All Igbos ,State your Title Name (Afa Otutu gi) Here (Page 8)

Date: 22-06-2010 11:47 pm (13 years ago) | Author: Alfred
1 ... 5 6 7 [8] 9
- FinlandGuy at 9-12-2010 01:33 AM (13 years ago)
(m)
Quote from: Mr-World on  3-07-2010 07:15 AM
here`s Mr World A.K.A ANAMBARIAN PET,
H.R.H,
AGADA GBACHIRI UZO,
NGANGA NGATANGA,
OKE MMO NA ETI ONWE yA,
UGWU ANA ADI ATU EGWU,
ELELEBE EJE OLU,
ONU GBAJIE GIRLS,
SCARTER THE BOIZ AND COLLECT THE GIRLS
NWA MOMMy
NWOKE NA MMA
ODIKA SI BURU
LOVER BOI
OJI IKE EJE ABA
PAPA NDI ARA 1

OTU KPO KPO, ONyE EJI EJE MBA NKE IZIZI NA IGBOLAND, KUPURUNUM AKA NA ODIRO OFELE MA NCHA


I bow for you ohhh
Posted: at 9-12-2010 01:33 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- onyiis at 14-12-2010 01:47 PM (13 years ago)
(f)
heheheheheeeeeeeee

Posted: at 14-12-2010 01:47 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- onyi2010 at 14-12-2010 02:07 PM (13 years ago)
(f)
mine is Adamazi
Posted: at 14-12-2010 02:07 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- onyiis at 14-12-2010 03:05 PM (13 years ago)
(f)
Ada oma

Posted: at 14-12-2010 03:05 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- sobeit at 14-12-2010 03:42 PM (13 years ago)
(m)
AGU NE CHE MBA 1(THE UNPREDICTABLE)
Posted: at 14-12-2010 03:42 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- onyin at 14-12-2010 04:41 PM (13 years ago)
(f)
Ulu nne ya.
Posted: at 14-12-2010 04:41 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- sobeit at 14-12-2010 04:42 PM (13 years ago)
(m)
hmm interesting
Posted: at 14-12-2010 04:42 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- onyin at 14-12-2010 04:42 PM (13 years ago)
(f)
lol.
Posted: at 14-12-2010 04:42 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- sobeit at 14-12-2010 04:46 PM (13 years ago)
(m)
YES
Posted: at 14-12-2010 04:46 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- kinkino at 14-12-2010 05:04 PM (13 years ago)
(f)
ana etukwa m ogbonne ya
Posted: at 14-12-2010 05:04 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- FinlandGuy at 14-12-2010 06:05 PM (13 years ago)
(m)
Aha ejiri mara mu bu Chief Olololo 1  Y.L.B.C. (Young Ladies Bottom Commander) A.K.A


Oke aha ne egbu nwankita 1

Agada gbachiri uzo nke izizu n'ala igbo,

Ikpu atu egwu nke mbu na ala igbo

Cheif ikpu ara onwe ya na agbanyeghi nga oha n'ibu  1

Onye si mu rie ,ya riekwa 1

Osisi ka nkwu ala igbo n'ile

Agbaruo nwangele, e kuru ngele nuo (drink)  1

Osisi da ruo ala, nwayi aria ya elu nke izizi na ala igbo

Agbogho dike izu,a gbagharia ya ,gba ya ugboro abuoo  1

Otu onye ana asi unu abiala 1

Nna ohu 1

Ode jim jim 1 na ala igbo

Nwoke mara mma, Amuya ama mma 1

Azu eru ala 1

Nchi nchi mmiri na eju ite.

Anu kporo nku na eju onu 1.

Ara ga aga ndi ara 1 na ala igbo.

Nwoke ka nwanyi Mma 1

Ise na Ise 1 nke ala mbaise n'ile.

Cheif Ahu nwoke,a hu ogwogwo imi ya 1 na ala igbo

Chief Oche wu oche 1

Cheif Nke onye metera,ya were isi ya buru 1

Chief Nti chiri ego,nwa igbo akpata ya 1.

Chief Aku di na ogwu nwa igbo azo nye ya ukwu kpata ya bu ego 1

Chief Biafara ga adiriri  nke izizi na ala igbo n'ile.

Chief I chiri gini mchiri 1 na ala igbo na ile nakwa ala beke

Nwenna di na Mba 1 Of Mbano

Chief Onye riwe ya nyetu nwanne ya 1.

Onye aghala nwanne ya 1 na ala igbo.

Udo wu Udo,Udo eji eke ego 1.

Onye hu nwanne ya na ala beke,ya nyere ya ka 1

Chief A nam efu efu 1 na ala igbo.

Onuru ube nwanne ya,ya agbakwala oso nke mbu na ala igbo

Ozu siwe usi enyi ka nwanne alaaa 1

Ikuku ama na onya 1 nke ndi igbo.

Agba ego nkiti,O na ezuzu,na emeri,na eme ka ewu ohia

                    A nam ekele unu,Ndi oma Umuigbo.  Udo Diri unu nile.

Posted: at 14-12-2010 06:05 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- onyin at 14-12-2010 06:09 PM (13 years ago)
(f)
lol.are you serious?.lol
Posted: at 14-12-2010 06:09 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- FinlandGuy at 14-12-2010 06:10 PM (13 years ago)
(m)
Aham ga aputa uka 1
Posted: at 14-12-2010 06:10 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- onyin at 14-12-2010 06:14 PM (13 years ago)
(f)
lol.only you.ewo
Posted: at 14-12-2010 06:14 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- FinlandGuy at 14-12-2010 06:15 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: onyin on 14-12-2010 06:14 PM
lol.only you.ewo

yes.

I am chief aham ga aputa uka 1 mana unu ewela iwe otu a ka odi.
Posted: at 14-12-2010 06:15 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- kinkino at 14-12-2010 06:18 PM (13 years ago)
(f)
nwoko finland...ejikwa aju buru....
Posted: at 14-12-2010 06:18 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Everton at 14-12-2010 06:20 PM (13 years ago)
(m)
Obara aba oji ugwo 1 of umunna ya lol
Posted: at 14-12-2010 06:20 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- FinlandGuy at 14-12-2010 06:21 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: kinkino on 14-12-2010 06:18 PM
nwoko finland...ejikwa aju buru....

Ejighi aju buru nwanne m
Posted: at 14-12-2010 06:21 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- onyin at 14-12-2010 06:21 PM (13 years ago)
(f)
lol.
Posted: at 14-12-2010 06:21 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- FinlandGuy at 14-12-2010 06:23 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: onyin on 14-12-2010 06:21 PM
lol.

Onyi Nwanne ke otu isi hu aham?
Posted: at 14-12-2010 06:23 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
1 ... 5 6 7 [8] 9