Wetin, those of us that didnt school in Igboland might not know how to write it, but that doesnt mean we arent Ibos...........
obughi maka iga school na ala igbo... oburu na imaghi ede igbo, inata obodo gi jee muo ya... agwa zinam ihe ahu ina ekwu... kedu maka ndi ugwu na ndi ofe mmanu, onye nke jee go du obodo oyibo, ogana asu kwa be ha.. nke ndi igbo aghaghi adi iche
Isu Ibo na ide Ibo abughi ofu ife nwanne,...ndi ufodu ga asu Ibo nke oma mana ha amaghi ede... Odi ka ndi Ocha, obughi ha nile ma ka esi ede Oyibo...mana ha ga asu ya nke oma.
Ihe ima atu, ufodu ha amaghi ihe di iche na 'then' na 'than'. Owe buru okwu, mana onye amaghi asu Ibo, biko tiche uche gi na ya mua ya. Ka Chineke mezie Okwu...Amiiii!