Ihe ina ekwu bu eziokwu, ndi igbo amaghi ihe nke oma, ya mere ha na eji enwe nsogbu nnukwu maka na ha adighi enyere ndi-igbo ibe ha na-acho oru na ebe di elu ndi-igbo no na isi ya. Igbo biko ka anyi fu ndi igbo ibe anyi na anya ma nyekwara ha aka oge obula |