nwanne point-onwere ihe ojoo mmere gi biko gbahara´m amaghikwa´m efere asa,mana obu ihe obuna gbasara ego doro´m anya ofuma maka na nna´m bu onye nkuzi
Odimma,amatago´m na mmiri na Point nwanne bu onye nke gi ya gazieeeee,biko achokwara´m ibu onye isi oche ma obu onye na atutu ego ma mgbe oge ya ruo lol Obughi kwa ego ka i ga atutu ubochi ahu i me wele ego mu gbafuo,I ga ano n'isi oche ndi na asa efele
[/b]
hahahahahahahahahaha,nsogbu adighi na ebe obuna ichoro ka´m na ano mana ogbu opi nakwa nakwa eficha imi ya ya gazie na azi ihe emesiri emesi agboya nwa mma
Odimma,amatago´m na mmiri na Point nwanne bu onye nke gi ya gazieeeee,biko achokwara´m ibu onye isi oche ma obu onye na atutu ego ma mgbe oge ya ruo lol
Ada Nne kedukwa ife mere iji azo isi onwe gi na oburu´o gi hmmmm Nwanyi oma,kedukwanu ife aga eme ya,ka obu ichoro ka ihe nke´a nyigbuo´m Nne biko achoro´m enye´m aka. biko doooooo kedukwanu ebe ogbe gi di Nne?
Umunne´m ka anyi jee choo ihe umuaka ga eri ka odi mgbe ozo umu nne´m Chukwu Gozie anyi nile.na okirikiri ka ana agba ukwu ose na anaghi ari ya elu. ka udo chi´a na ogbe anyi nile. okwo´m na azu na ukwu´m ana eme n´ala,ja biko hara ka´m were ukwu´m gara lol otu Obi umunne´m
Odina ndi ofe mmadu´a agba na oso. imana obu osisi ka ekwuru na aga egbutu ya okwuru,mana oburu mmadu oso agbaaaaaaaaa na agwa nti oga anu,egburu isi,imanu ihe ga emenu nwanne??