chere go di, achurum imata onye nchuro nani nde igbo ide la post. okwa ima la ndi igbo lile nwere asusu ndi ichiche. Amam la iweghi ike iwota ihem ndere nkeoma, maka igbo mbu asusu nde ngwa. Anyi kwesiri ikusiri enyi anyi we otu leji asu igbo, obu ihe kachama. ngwa unu nno nu udo.[/color]
Daa nne ndii otu unu nnu eeee....mazii, na woo, kaa nka, ndi ebe ku unu anuwo otu olee...asim ma ekelee...la ihi la oda adi nma madu nnotu kwa ya akpotukwara nwanne ya mara otu anuwo...