Udo diri unu nile. Ezi okwu obi dim uto maka ife unu dere na e ba.... Anamu amu igbo wayo wayo.... Ma bike unu were mu otu unu huru biko. Ihe na eme na obodo anyi kwesiri ka yi indi Igbo diri notu nakwa asu igbo maka ogosiri na yi echefu be hi ide dika nnayi ha - Ikemba, Uwazuruike ha na ohaneze idi igbo.... Biko unu jisie ike... |