Show Posts
Pages:
[1] 2 3 4
1  Forum / Naijapals Base (Metro life) / Re: Igbo's only on: 25-04-2011 05:32 AM
Quote from: kinkino on  6-04-2011 12:21 PM
onyiis nwanne, ndii otu hee nnu?Huh? ka ida aturu Funichi mazi, ibu onye obeke anyi??
eeh? Nne, o nu m la i hie Ngwa. Hwe o di agala? Dii uwala obe nde obe ke unu ndi? Ogwe ke anyi nbu nde Ovom l'Akuma Imo (Obioma Ngwa LGA).

Igbo ndeewo nu.
2  Forum / Relationships & Romance / Re: Women keeping their maiden names after marriage (Direspectful?) on: 23-03-2011 02:02 AM
Na wetin dem oyibo dey call this one... abi na feminism? So the tin don enta Naija like this? Small girl go come say na she no go marry man over surname? Anyway, when the time comes, we go see. When hubby come dey scarce, surname no go dey for her memory.
3  Forum / Naijapals Base (Metro life) / Re: Masquerades strip 2 women for wearing trousers (Page 11) on: 23-03-2011 01:12 AM
Well, ndi Igbo si na a na-enwe obodo enwe; I guess masquerade society runs that town then, hehh...
4  Forum / Naijapals Base (Metro life) / Re: Igbo's only on: 3-06-2010 05:34 PM
Ehm... bia Kurupt419, nwanne... onye ahu no na foto gi o wu onye?
5  Forum / Naijapals Base (Metro life) / Re: Igbo's only on: 30-05-2010 06:58 PM
Quote from: Mba5 on 30-05-2010 02:44 PM
Nwanne mmadu kedu ka imere? Adim mma na ezie.
Amaram na i bu nwaafo Ngwa site na asusu Igbo gi.
Mbaise na Ngwa bu ezigbote Nwanne.
O di nma. O'u otu hnwe nnu nwanne m. Kaa nka wo! Gi la nde Mbaise liile, kaa nu nka! Ekpufurula m unu a liile okpu.

Igbo nmaa nma nu!
6  Forum / Naijapals Base (Metro life) / Re: Igbo's only on: 30-05-2010 02:39 PM
Quote from: Mba5 on 30-05-2010 02:34 PM
Quote from: nicestobi on 26-05-2010 09:59 PM
Mbaise..ebe ka eba ahu no na ime nigeria?

Oburu na imaghi mba uwa wuwa mara nkeoma ana akpo Mbaise,ogosiri na ibughi onye di ndu na uwa gburu gburu.
Na ihina onnweghi onye di ndu na uwa nile na amaghi Mbaise na Imo state.
Onye Mbaise, nwanna m. Ndighi otu i di? Abu m nwa afo Ngwa. i dila eme?
7  Forum / Naijapals Base (Metro life) / Re: I DONT LIKE RELIGION on: 28-05-2010 02:17 PM
Institutionalized spirituality plays very important roles in many societies, even non-African ones. It isn't the most essential aspect of human life, now though. Spirituality has begun to deinstitutionalize and return to its initial state. I see nothing wrong with institutionalizd spirituality, though. It's not as if it's the cause of poverty in Africa. So what exactly is the problem?
8  Forum / Naijapals Base (Metro life) / Re: Igbo's only on: 26-05-2010 03:11 PM
Quote from: Mr-World on 26-05-2010 02:23 AM
bia, suo igbo izugbe
Amachaghi m Igbo Izugbe, ma aga m agbali.

Blings, elee udi ngozi i na-ekwu okwu ya?
9  Forum / Naijapals Base (Metro life) / Re: Igbo's only on: 25-05-2010 05:26 PM
Quote from: sa-fire on 25-05-2010 03:31 AM
unu hapum aka!
Osi Nji Ghaara Uri, hafu ke? I ganu-ikora anyi "hmm" ahu. Ngwanu, anyi echewala.


Quote from: blings_is_back on 25-05-2010 10:07 AM
Quote from: sa-fire on 25-05-2010 03:31 AM
unu hapum aka!

omalicha nwa.... m hapu gi onye kwan ka mu ga ejide... agahim arapu ruo mgbe igozirim
Shocked Nke a o bu ihe m che na o bu. . . ?
10  Forum / Naijapals Base (Metro life) / Re: Igbo's only on: 25-05-2010 12:14 AM
Onye? Mu?
11  Forum / Naijapals Base (Metro life) / Re: Igbo's only on: 24-05-2010 01:48 PM
Quote from: sa-fire on 24-05-2010 03:02 AM
hmm
Osi Nji Ghaara Uri, "hmm" o wu gini? Ngwanu koora anyi.
12  Forum / Naijapals Base (Metro life) / Re: Igbo's only on: 20-05-2010 03:29 AM
Quote from: Vixenx on 19-05-2010 06:47 PM
Nsuoro gi igbo kita i ga si chei!!!! Nwa egbulam tata...Vixen obu gini? Cheesy Cheesy Grin
Shocked Shocked Shocked eeeeeehhhhhnnnn?? So i maala okwu Igbo ede?
13  Forum / Naijapals Base (Metro life) / Re: Igbo's only on: 19-05-2010 04:53 PM
Quote from: Mr-World on 19-05-2010 03:36 PM
Nwa afo ngwa, inweghi otoriti isu asusu obodo gi ebea, ihe i gana asu bu igbo izugbe nke onye obula ga na aghota.................ndi be anyi ekwukwaram nke oma?
l'ezi? a gagh ikwe ma edee l'okwu m? Shocked O digh. Ekwefugh m. Igbo Izugbe ke? Ogwe m amadigh Igbo Izugbe ekwuma ekwuma ma o bu dee. Ya emee ma edee l'okwu m ma m ganu-ide ke ferefere la a ma wee iwe.

Quote from: Vixenx on 19-05-2010 04:43 PM
Quote from: NenyeN on 19-05-2010 04:39 PM
Quote from: Vixenx on 19-05-2010 04:17 PM
Am not even sure this is Igbo, maybe Yiddish? Cheesy Tongue
I ghotafugh?

Quote from: blings_is_back on 19-05-2010 04:26 PM
achoghizim oyibo a unu na asu ebe a...... unu anuru ihem na ekwu?
Nnaa kasaara we. Vixenx, i nufu?

Biko This is chinese + jibberish-Igbo. Cheesy Cheesy
ehn-hehn. . . gbuoo mbu ma i mata la i magh hnwe i di-ika uka ya. Grin i dikwagh inu Igbo odo?
14  Forum / Naijapals Base (Metro life) / Re: Igbo's only on: 19-05-2010 04:39 PM
Quote from: Vixenx on 19-05-2010 04:17 PM
Am not even sure this is Igbo, maybe Yiddish? Cheesy Tongue
I ghotafugh?

Quote from: blings_is_back on 19-05-2010 04:26 PM
achoghizim oyibo a unu na asu ebe a...... unu anuru ihem na ekwu?
Nnaa kasaara we. Vixenx, i nufu?


15  Forum / Naijapals Base (Metro life) / Re: Igbo's only on: 19-05-2010 03:29 PM
Nde Ome Eze, unu afutala ye? O teela oo. Unu adi-eemela? Tiira nu m aka, biniikho nu... onye na nsi la ya mbu "Vixenx", ndighi onye o'u? O biara ibia emebi hnwe na nia a di-ime ñña? Shocked Ndidighi hnwe o si di-eedera anyi l'okwu Bekee? O bu la ya amagh la o bu okwu Igbo laani la e ji-eede ñña na?  Angry Angry Bia "Vixenx", tukpaa ahu dee l'okwu Igbo ma m ma kpotaara Kamanu ya abia emeera ghu hnwe. Lips Sealed Grin

Nwa Afo Ngwa Ekpufurula Unu Okpu! Onye Nti Ndi Ya Ya Anu. Cool Cool
16  Forum / Naijapals Base (Metro life) / Re: Igbo's only on: 17-02-2010 02:22 AM
O teela anya m biara ebe a. Unu afutala ee? Asi m m'abia ekele unu nde e ji ejee mba.

Ala khugbuo nde oso nzuko a.

Noo nu ke oma.
17  Forum / Naijapals Base (Metro life) / Re: Igbo's only on: 11-12-2009 02:58 PM
Bia, o dikwa ihe di ka Eze Ndi Igbo?
18  Forum / Naijapals Base (Metro life) / Re: Igbo's only on: 9-12-2009 02:11 AM
I ghotafugh?
19  Forum / Naijapals Base (Metro life) / Re: Igbo's only on: 6-12-2009 11:51 PM
Ya emee, unu gakwa-igbaghara okwu m maka na ihe m ma asu ma o bu dee ke oma bu okwu ndi ebe ke m. M bia acho ide l'Igbo Izugbe, o ga-ime, m'eyie onye l'amagh Igbo asu ma otu.
20  Forum / Naijapals Base (Metro life) / Re: Igbo's only on: 6-12-2009 11:48 PM
Amaghi m Igbo Izugbe asuma asuma, ma o bu dee.
Pages:
[1] 2 3 4