ambassadorvic at 19-08-2009 10:24 PM (15 years ago) (m)
EE EKWEREM , MA NSOGBU BIAFRA NWERE BU NA NDI GOVONOR IGBO BU SABO. HA ACHOGHI KA ENWE BIAFRA. IHE HA CHORO BU O DINMA NKE AKPA HA. O BURU NA ANYI NWE BIAFRA, OGABU OBODO EJI AMATU. KA EMESIA
Posted: at 19-08-2009 10:24 PM (15 years ago) | Newbie
sol2galaxy at 20-08-2009 03:41 AM (15 years ago) (m)
EE! EKWEREM NA BIAFRA,SO OSISA NSOGBU NDI IGBO N'AKA NDI OCHICHI NAIJIRIA AGUCHALA NANI BIAFRA.BIAFRA GA ENYE NYI NKWGHAOKWU NA KWA NNWERE ONWE SITE N'IBU OLU N'ETITI NDI ANYI KA MMA NA ALA NAIJIRIA.
EE! NYENU ANYI BIAFRA,OBURU N'ANYI GA EGBU SISI ONWEANYI K'ANYI GBUSIENU ONWEANYI.OGA AKA MMA NAM NWURU NA AKA NWANNEM KARIE NA ISIM TORO NA AKA NDI MBA OSO.OBODO A BU NAIJIRIA ALA'LA AKALAKA UMUAFO IGBO N'IYI,ANYI CHORO NWERE ONWE.
Posted: at 20-08-2009 03:41 AM (15 years ago) | Newbie
mychosen at 26-08-2009 12:26 PM (15 years ago) (m)
Philip, u must be kolo mental, you wee be nigeria, watin u come de gain there. i kno u be nigeria. y r u puting your yeye mouth 4 igbo affairs??? nwa biafra atupuru la ha onu. ekwenyere m na-biafra. BIAFRA IGA-ADI. BIAFRA ALIVE BIAFRA ALIVE. THOSE PEOPLE THAT USED ENGLISH ARE NIGERIANS. DO'T EVER GIVE ATTENTION TO THEM OKAY. KELEREM CHIEF RALPH UWAZURUIKE.
Posted: at 26-08-2009 12:26 PM (15 years ago) | Newbie
paulibling at 25-09-2009 09:17 PM (15 years ago) (m)
Nwanne! umu otu kwenu, yaaaa! kwezuee nu, yaa! Umu naija kwenu, yaa! ma kwebiri na nso. O bu munwa bu pauli na apia steeti nkem si na mu e kwenyeghizi na biafra kpom kwem. Ihe ndi kporo onwe ha massobu mere na Onitsha abughi ihe eji onu ako. They terrorized Onitsha and killed so many prominent rich men till they were for forcefully executed by the military in an open fire that lasted for months and you phyukin want me to believe in damn phyuked failed biafra. It cannot be realized. God told me that. We aint gat king. Igbo enweghi eze. One naija i believe. Dont mind the northerners with their madness and the naija delta unrest we must achieve one naija. Love for you if you feel me but if you dont! your father
Posted: at 25-09-2009 09:17 PM (15 years ago) | Newbie
kenyawest at 26-09-2009 04:31 AM (15 years ago) (f)
Quote from: ambassadorvic on 19-08-2009 10:24 PM
EE EKWEREM , MA NSOGBU BIAFRA NWERE BU NA NDI GOVONOR IGBO BU SABO. HA ACHOGHI KA ENWE BIAFRA. IHE HA CHORO BU O DINMA NKE AKPA HA. O BURU NA ANYI NWE BIAFRA, OGABU OBODO EJI AMATU. KA EMESIA
Ndi Igbo afuro onye fa n'anya.
Posted: at 26-09-2009 04:31 AM (15 years ago) | Gistmaniac
kenyawest at 26-09-2009 04:37 AM (15 years ago) (f)
Quote from: paulibling on 25-09-2009 09:17 PM
Nwanne! umu otu kwenu, yaaaa! kwezuee nu, yaa! Umu naija kwenu, yaa! ma kwebiri na nso. O bu munwa bu pauli na apia steeti nkem si na mu e kwenyeghizi na biafra kpom kwem. Ihe ndi kporo onwe ha massobu mere na Onitsha abughi ihe eji onu ako. They terrorized Onitsha and killed so many prominent rich men till they were for forcefully executed by the military in an open fire that lasted for months and you phyukin want me to believe in damn phyuked failed biafra. It cannot be realized. God told me that. We aint gat king. Igbo enweghi eze. One naija i believe. Dont mind the northerners with their madness and the naija delta unrest we must achieve one naija. Love for you if you feel me but if you dont! your father
de na Igbo
Posted: at 26-09-2009 04:37 AM (15 years ago) | Gistmaniac
its evergreen in our memories: jan 25 1966. tha massacre of naija's most patriotic leaders by ur ancestors ...no wonder, the curse with u guys. kUMA ALLAH YA ISA!!!
Posted: at 3-10-2009 12:31 AM (15 years ago) | Newbie