Igbo's only (Page 91)

Date: 19-10-2009 9:49 am (14 years ago) | Author: Victor Onyii Blings
1 ... 88 89 90 [91] 92 93 94 ... 148
- onyiis at 30-07-2010 10:27 AM (13 years ago)
(f)
onye ndumodu nnooo !

Posted: at 30-07-2010 10:27 AM (13 years ago) | Hero
Reply
- solid_solid at 30-07-2010 10:31 AM (13 years ago)
(m)
LOL
Posted: at 30-07-2010 10:31 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- onyiis at 30-07-2010 10:34 AM (13 years ago)
(f)
heheheheeeeeeeeeee !!!

Posted: at 30-07-2010 10:34 AM (13 years ago) | Hero
Reply
- atamajim at 30-07-2010 12:59 PM (13 years ago)
(m)
BIKONU UMUNNE NA UMUNNA MU, GINI BU LOL?
Posted: at 30-07-2010 12:59 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- onyiis at 30-07-2010 01:09 PM (13 years ago)
(f)
lolz

Posted: at 30-07-2010 01:09 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- akumadoos at 30-07-2010 01:38 PM (13 years ago)
(m)
Nwanna i na gba mbo. Oge erugo mgbe obula bu onye igbo ga asu igbo gosi na eziokwu na o bu onye igbo.
Posted: at 30-07-2010 01:38 PM (13 years ago) | Newbie
Reply
- solid_solid at 30-07-2010 04:46 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: atamajim on 30-07-2010 12:59 PM
BIKONU UMUNNE NA UMUNNA MU, GINI BU LOL?

LOL putara
L : lolo
O: obodo
L: Lomchi

ya putara LOLO NDI OBODO LOMCHI ....... buru ya n'uche gi
Posted: at 30-07-2010 04:46 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- onyiis at 30-07-2010 04:50 PM (13 years ago)
(f)
heheheheeeeeee

Posted: at 30-07-2010 04:50 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- jennyjo at 30-07-2010 06:15 PM (13 years ago)
(f)
blings....nwanne m ife ikwuru eziokwu...onye igbo ga agba mbo ka osuo igbo....eji ya ama nwa afo.... ndi igbo di nma..ekele m unu oooo..
Posted: at 30-07-2010 06:15 PM (13 years ago) | Newbie
Reply
- ndjoe at 30-07-2010 06:30 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: solid_solid on 30-07-2010 04:46 PM
Quote from: atamajim on 30-07-2010 12:59 PM
BIKONU UMUNNE NA UMUNNA MU, GINI BU LOL?

LOL putara
L : lolo
O: obodo
L: Lomchi

ya putara LOLO NDI OBODO LOMCHI ....... buru ya n'uche gi

iso na ife ana eme
Posted: at 30-07-2010 06:30 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- missKalu at 30-07-2010 06:43 PM (13 years ago)
(f)
Quote from: solid_solid on 30-07-2010 04:46 PM
Quote from: atamajim on 30-07-2010 12:59 PM
BIKONU UMUNNE NA UMUNNA MU, GINI BU LOL?

LOL putara
L : lolo
O: obodo
L: Lomchi

ya putara LOLO NDI OBODO LOMCHI ....... buru ya n'uche gi

onwekwara ka odi ooooo
Posted: at 30-07-2010 06:43 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- solid_solid at 30-07-2010 06:49 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: missKalu on 30-07-2010 06:43 PM
Quote from: solid_solid on 30-07-2010 04:46 PM
Quote from: atamajim on 30-07-2010 12:59 PM
BIKONU UMUNNE NA UMUNNA MU, GINI BU LOL?

LOL putara
L : lolo
O: obodo
L: Lomchi

ya putara LOLO NDI OBODO LOMCHI ....... buru ya n'uche gi

onwekwara ka odi ooooo

OBU OTUAHU KA ODI
Posted: at 30-07-2010 06:49 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- missKalu at 30-07-2010 06:58 PM (13 years ago)
(f)
ka mjiri kwa ujo kwere mana mma ofuma na obu ghi otu odi
Posted: at 30-07-2010 06:58 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- Jahlove at 31-07-2010 01:05 AM (13 years ago)
(m)
NNAA CHUKWU GOZIE GI MAKA EBAE IWEPUTARA ANYI GA NA ANO WERE ATUGHIRI UCHE NA ALO. AKWU M GI NA AZU ONYE OBULA AMAGHI EDE IGBO SI EBEA PUO. NEE NDI NACHI INDIA, ISREAL ,YORUBA, AWUSA MBA DI ICHE ICHE NA AGWA NDI BE HA OKWU HA ANA ASU ASUSU HA. ENWERE UMU NWOKE ABUA NA ALA BEKEE. OFU DI AFO ATO NKE OZO OTU AFO, EFORO GO NTUTU TAA NA HA GA ASU MA DEKWAA IGBO. BIKO NWANNE MADU JIDE KA IJI. UDO  OO.!
Posted: at 31-07-2010 01:05 AM (13 years ago) | Newbie
Reply
- Bismack at 31-07-2010 01:41 AM (13 years ago)
(m)
Ok,
Posted: at 31-07-2010 01:41 AM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- Mr-World at 31-07-2010 06:27 AM (13 years ago)
(m)
MissKalu Ifunanya gi egbugom, Elelebe ukwu, egbue ewu, Onu gbajie boyz, Nwanyi beekee, Nwanyi pampers, ka odi ubochi nta ka anyi shuo na onwere Enyi

Posted: at 31-07-2010 06:27 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- nicestobi at 31-07-2010 06:35 AM (13 years ago)
(m)
BIA WORLD! GI NA UMU NWANYI SELF.
Posted: at 31-07-2010 06:35 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Mr-World at 31-07-2010 07:21 AM (13 years ago)
(m)
ogini bu nsogbu gi?

Posted: at 31-07-2010 07:21 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- xter at 31-07-2010 08:41 AM (13 years ago)
(m)
Kedu odinma sani kaita yakubu ukwu anran ego otoocha obirinajocha Grin

Posted: at 31-07-2010 08:41 AM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- qunodinga at 31-07-2010 03:55 PM (13 years ago)
(f)
aba nte mkpa ke idung
Posted: at 31-07-2010 03:55 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
1 ... 88 89 90 [91] 92 93 94 ... 148