Igbo's only (Page 22)

Date: 19-10-2009 9:49 am (14 years ago) | Author: Victor Onyii Blings
1 ... 19 20 21 [22] 23 24 25 ... 148
- meeki at 6-02-2010 03:42 PM (14 years ago)
(m)
blings_is_back....kedu ihe iji etinye onyonyo nwoke n'akpati egwuregwu gi,echi gi ewepu ya,tinye nke nwanyi.....i bu nwoke n'aracha nwanyi ike?...
Posted: at 6-02-2010 03:42 PM (14 years ago) | Upcoming
Reply
- bencochris at 6-02-2010 05:56 PM (14 years ago)
(m)
Biko achorom eji ajuju Ibu onye ibo ki ibu onye biafra. maka mua abum onye biafra mana abugum onye ibo.
   And biko gwam afa igbo gi. i Hope Iam Correct.
   
Posted: at 6-02-2010 05:56 PM (14 years ago) | Newbie
Reply
- ejibond at 6-02-2010 07:59 PM (14 years ago)
(m)
Ndigbo kwenu! ejibond al bia la o! bling is back,so ibu oye igbo? e wena eme ka oye ausa..wel! odinma ki si we kwute ya...chai! igbo amaka o..umu igbo! jenu muo asusu igbo o. e kwuchalam...
Posted: at 6-02-2010 07:59 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- GlamourPuss at 6-02-2010 08:34 PM (14 years ago)
(f)
somebody translate plss so i will undstnd wats dis al about lol
Posted: at 6-02-2010 08:34 PM (14 years ago) | Upcoming
Reply
- uploader at 6-02-2010 10:17 PM (14 years ago)
(m)
guy u dey mad o o o oh.
Posted: at 6-02-2010 10:17 PM (14 years ago) | Upcoming
Reply
- meeki at 7-02-2010 11:41 AM (14 years ago)
(m)
Quote from: uploader on  6-02-2010 10:17 PM
guy u dey mad o o o oh.
puo n'ebe a ugbua..out of here,since u ar nt an ibo!
Posted: at 7-02-2010 11:41 AM (14 years ago) | Upcoming
Reply
- meeki at 7-02-2010 11:44 AM (14 years ago)
(m)
Quote from: uploader on  6-02-2010 10:17 PM
guy u dey mad o o o oh.
g'inwa pua ebe ugbua..take off now if u luv ur lif!
Posted: at 7-02-2010 11:44 AM (14 years ago) | Upcoming
Reply
- colenzo at 7-02-2010 03:03 PM (14 years ago)
(m)
umu nne m asi m ka m kele unu igbo bu igbo  nde-ewo

Posted: at 7-02-2010 03:03 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- blings_is_back at 8-02-2010 11:00 AM (14 years ago)
(m)
Quote from: zilze on  6-02-2010 11:19 PM
Quote from: blings_is_back on  6-02-2010 03:28 PM
Quote from: famous5 on  3-02-2010 03:33 PM
guy i love igbo cause i want to marry an igbo girl i love them Smiley Kiss

u no get wahala..... jus bring me 50 tubers of yam, 5 white hen, 10 kegs of palm wine, 5 goats, and N100,000

 Cheesy hahahaha Ihe ikwuru bu ezi-okwu. Obughi so so N100,000 ka o ga ewuote, kama o ga ebute kwa ihe ndi ozo dika wrapper nke kara aka na hollandis lace  Grin

omalicha nwa.. inweghi nsogbu cha cha... oga ewete ihe obula ichoro.... osokwa ya ya buru ankara, ma obu hollandis.. o ga ewete cha ha ncha

Umu Ndigbo, ndi chukwu kere nkeoma, Ekele kwam unu. Ihe unu na-eme ebea dinma.
Posted: at 8-02-2010 11:00 AM (14 years ago) | Hero
Reply
- amadollar at 9-02-2010 03:42 AM (14 years ago)
(m)
Bling is back waz up??? kedu ije nwa nne mu nwoke??? afuru mu ihe gu na ihe na eje, Mana ife ikwuru bu ezi okwu, ama mu na i na ohota ife mu na ekwu?? maka na mu onwe mu na asu anambra ka ebe awusa na eje ogu ha ha ha, biko mee ka mu mara ihe na eme ebe a, kedu ihe mere ijiri wee kpoo okua??? maka na ndi be any si na awo anayi agba oso ehihe na nkiti.....  biko coretia mu na oburu na mere mistake maka na otego njiri hapu ana igbo, jee zia mba ofesi na asu zi waz up, biko ya mere njizi chefuzia ide asusu igbo ofu ma.... biko dere mu ihe ebea ka mu mara na mu eso zi kwa na ihe otu kwuru   
Posted: at 9-02-2010 03:42 AM (14 years ago) | Newbie
Reply
- Akpan01 at 9-02-2010 01:28 PM (14 years ago)
(f)
Quote from: Toks-E on 19-10-2009 09:52 AM
so u be igbo man sef
Ezigbo ubosi Grin Grin

Posted: at 9-02-2010 01:28 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- Kingstalope at 9-02-2010 02:01 PM (14 years ago)
(m)
nwa nne ihe ina ekwu bu ezi okwu onye si na amaghi asu igbo abughi onye igbo kpam, mu onwem a murum na ghana ma amam asu igbo na ede kwa igbo.
Posted: at 9-02-2010 02:01 PM (14 years ago) | Newbie
Reply
- zolazola at 9-02-2010 02:05 PM (14 years ago)
(m)
igbo kwenu!!
Posted: at 9-02-2010 02:05 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Mr-World at 9-02-2010 07:12 PM (14 years ago)
(m)
NDI IGBO KWENU!!! BLINGS NA NDI OMA NO EBE A MR WORLD ABATA GO KWA EBE A , ONWERE ONYE UGWU MA OBU ONYE OFE MMANU NA ACHO UNU OKWU KA M NWERE AKA M DOPU YA EBE A UGBUA, NDI OMA EKELEM UNU!!!

Posted: at 9-02-2010 07:12 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- blings_is_back at 10-02-2010 10:19 AM (14 years ago)
(m)
Quote from: amadollar on  9-02-2010 03:42 AM
Bling is back waz up??? kedu ije nwa nne mu nwoke??? afuru mu ihe gu na ihe na eje, Mana ife ikwuru bu ezi okwu, ama mu na i na ohota ife mu na ekwu?? maka na mu onwe mu na asu anambra ka ebe awusa na eje ogu ha ha ha, biko mee ka mu mara ihe na eme ebe a, kedu ihe mere ijiri wee kpoo okua??? maka na ndi be any si na awo anayi agba oso ehihe na nkiti.....  biko coretia mu na oburu na mere mistake maka na otego njiri hapu ana igbo, jee zia mba ofesi na asu zi waz up, biko ya mere njizi chefuzia ide asusu igbo ofu ma.... biko dere mu ihe ebea ka mu mara na mu eso zi kwa na ihe otu kwuru   

ihem ji wee kpo oku a bu ka anyi mara ndi bu ndi be anyi, mara kwa ka anyi ga esi were ofu obi na emekota ihe onu...
Posted: at 10-02-2010 10:19 AM (14 years ago) | Hero
Reply
- blings_is_back at 10-02-2010 10:24 AM (14 years ago)
(m)
Quote from: Mr-World on  9-02-2010 07:12 PM
NDI IGBO KWENU!!! BLINGS NA NDI OMA NO EBE A MR WORLD ABATA GO KWA EBE A , ONWERE ONYE UGWU MA OBU ONYE OFE MMANU NA ACHO UNU OKWU KA M NWERE AKA M DOPU YA EBE A UGBUA, NDI OMA EKELEM UNU!!!

Mr Uwa............. kedu ebe igara ka mgbe?...
Posted: at 10-02-2010 10:24 AM (14 years ago) | Hero
Reply
- blings_is_back at 11-02-2010 10:12 AM (14 years ago)
(m)
Quote from: zolazola on  3-02-2010 05:33 PM
chei ibgo kwenu

anyi no ya... dalu oh
Posted: at 11-02-2010 10:12 AM (14 years ago) | Hero
Reply
- meeki at 12-02-2010 11:44 PM (14 years ago)
(m)
u.hh..u
Posted: at 12-02-2010 11:44 PM (14 years ago) | Upcoming
Reply
- blings_is_back at 13-02-2010 11:52 AM (14 years ago)
(m)
o gini?
Posted: at 13-02-2010 11:52 AM (14 years ago) | Hero
Reply
- blings_is_back at 15-02-2010 09:03 AM (14 years ago)
(m)
Quote from: teeco on 20-11-2009 11:09 PM
Ibo boi

okwa dat rugged igbo boy... na me na..... okpotokpo nwa
Posted: at 15-02-2010 09:03 AM (14 years ago) | Hero
Reply
1 ... 19 20 21 [22] 23 24 25 ... 148