Posted: at | |
| |||||
Umuada igbo, biko hapu Alahaji na Ndi ugwu aka na lagos. Anam ekwu nkea maka na afujuola m anya n'ebe m na aru oru Reply
| |||||
onwebe ihem huru bu isi okwu unu ibea.ma ndi ma asu ma ndi namagi asu ya bu okwu igbo .unu jisi ike weputa ihe bu isiokwu nke ga abara anyi uru. Reply
| |||||
@onuigbo4real....wete nu isiokwu ka anyi soro gi koria.... Reply
| |||||
@onuigbo4real....wete nu isiokwu ka anyi soro gi koria....maka na ndi si...oburu na onye ocha afuru ozuru...ozuru afu onye ocha.... Reply
| |||||
biko nu ka m'gafeee Reply
| |||||
onwe kwaranu onye ji gi aka? Reply
| |||||
ka'm zuta akala anam abia Reply
| |||||
solid...biko zutakwuo moi moi...na bredi maka na agam ata ooooo...emisia ka m sie ofe achara na mgbamu Reply
| |||||
Quote from: kinkino on 23-11-2010 05:12 PM solid...biko zutakwuo moi moi...na bredi maka na agam ata ooooo...emisia ka m sie ofe achara na mgbamu nne biko sie ofe agbarati na ona agusim ike
| |||||
O nwere akwukwo Igo m guru mgbe gara aga, aha ya be Juo Obinna.O nwere onye no e eba guru ya bu akwukwo ka anyi koria. Reply
| |||||
A Nola m afo iri an ise na ala beke,odighi mfe ihe nnwanne gi na ahu eh baa. A choro m iri ofe na otara Ji. Biko kinkino i ga esi ya bu ofe,kam mu lota ulo na ekeresimas afo bia rie ya. Reply
| |||||
i need somebody to translate dis for me in yoruba! Reply
| |||||
aru odikwa onye ofe mmanu nka? Reply
| |||||
NJIKOTA AKA KA NMGBASA NMA JISIE NU IKE NDI WE MU UDO NA IFUNAYA KA YI GE JI NA GA NI IRU. Reply
| |||||
una no try at all..igbo kwenu Reply![]()
| |||||
Quote from: solid_solid on 20-11-2010 03:42 PM Quote from: onyiis on 19-11-2010 11:30 AM Quote from: solid_solid on 16-11-2010 02:26 PM Quote from: onyiis on 15-11-2010 12:51 PM Quote from: solid_solid on 12-11-2010 02:32 PM onyii kedu nke n'eme? .... amaram na udu di nsogbu adighi nwanne , kedu ka i mere ? nwada adi'm ok ..... kedu maka ndia na ndia? ha dicha mma . A na m agbaghari nu na acho ihe a ga eji enye umu aka akamu odi mma .... mana echezokwana izuta miliku .... maka na odighi nke foduru na industri A ga eji nu miliki ñuo ya bu akamu "Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
Quote from: kinkino on 22-11-2010 12:38 PM @onyiis....nwanne ke kwa nu? ![]() Nwanne ,umu aka di mma e gotego m ya bu akamu ma ha ñuchaa ya mana m ga egote ozo ![]() ![]() ![]() Ebee kwanu ka mmadu huru ji akpu ebea ? O bu utara ji na ofe okuru ka m na enye ha mgbe ufodu ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() "Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
Quote from: onyiis on 25-11-2010 12:11 PM Quote from: kinkino on 22-11-2010 12:38 PM @onyiis....nwanne ke kwa nu? ![]() Nwanne ,umu aka di mma e gotego m ya bu akamu ma ha ñuchaa ya mana m ga egote ozo ![]() ![]() ![]() Ebee kwanu ka mmadu huru ji akpu ebea ? O bu utara ji na ofe okuru ka m na enye ha mgbe ufodu ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() jisie ike nwanne mmm....odiru nfe...ma icho...zitere m adiresi gi kam zitere gi ji akpu ka inye ha oooo.....
| |||||
Quote from: kinkino on 25-11-2010 12:19 PM Quote from: onyiis on 25-11-2010 12:11 PM Quote from: kinkino on 22-11-2010 12:38 PM @onyiis....nwanne ke kwa nu? ![]() Nwanne ,umu aka di mma e gotego m ya bu akamu ma ha ñuchaa ya mana m ga egote ozo ![]() ![]() ![]() Ebee kwanu ka mmadu huru ji akpu ebea ? O bu utara ji na ofe okuru ka m na enye ha mgbe ufodu ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() jisie ike nwanne mmm....odiru nfe...ma icho...zitere m adiresi gi kam zitere gi ji akpu ka inye ha oooo..... heheheheeeeeeeeeeee !! ndeewo!! o nwere ubochi m huru akpu na ahia , gote ya were mee ji akpu(eberebe)........................nwanne uto ya a dighi ka nke ulo "Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
|
American Singer, Chloe Bailey Fuels Breakup Rumors With Burna Boy After Cryptic Instagram Post
Outrage As Nigerian Lady Cuts ₦1,000 Note To Decorate Nails (Video)
Nigerian Pastor Sparks Online Buzz After Flaunting New Tesla Truck (Video)
Asake's Family Breaks Silence, Accuses Singer Of Neglecting His Babymama, Daughter (Video)
Court Hears Shocking Testimony On Bandit Kingpin, Kachalla Halilu’s Military Gun Truck Deal
More Unfolds As Asake's Father & Family Demand N50m House & DNA Test For 11yr Old Daughter
Asake Finally Breaks Silence Following Numerous Call Outs That He Neglected His Sick Dad (VID)
Nurse Who Injected Late Singer, Mohbad On His Last Day Testifies At Coroner’s Inquest
I Really Need Help. Nothing is Too Small — Crossdresser James Brown Goes Online to Beg (VID)
Veteran Journalist, Jimi DIsu Sends Stern Warning to VDM On Legal Risk in Activism