elebe ukwu ....ataa isi na aja
simple means : if u look girl hip too much, u go hit wall Posted: at 18-10-2010 12:33 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
chimeskan at 18-10-2010 09:38 PM (14 years ago) (m) Diochi ada akocha ihe ohuru n'elu nkwu
What Are Friendz For ? Posted: at 18-10-2010 09:38 PM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
nicestobi at 18-10-2010 09:46 PM (14 years ago) (m) ka anyi nile lebe zie ukwu Posted: at 18-10-2010 09:46 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
kinkino at 2-11-2010 05:18 PM (14 years ago) (f) ANA AMA ATU OTELE ODI KA ONO NA IRU Posted: at 2-11-2010 05:18 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
elojah at 2-11-2010 05:24 PM (14 years ago) (m) Onye fee Eze Eze ruo ya aka. Posted: at 2-11-2010 05:24 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
I AM COMING Posted: at 3-11-2010 11:08 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
goldcircle at 3-11-2010 01:50 PM (14 years ago) (m) Agba Mbu Otu n'ogwe Agba Abuo otwo N'ogwe Why ogwe I dey block the aku? Posted: at 3-11-2010 01:50 PM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
kurupt419 at 10-11-2010 10:58 PM (14 years ago) (m) .......... Posted: at 10-11-2010 10:58 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
bertona12 at 14-11-2010 10:07 AM (14 years ago) (m) Dupum bu ure,o nweghi onye na-amaghi uzo o si bia Posted: at 14-11-2010 10:07 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
nicestobi at 14-11-2010 05:04 PM (14 years ago) (m) ndi igbo juru eba oo Posted: at 14-11-2010 05:04 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Vixenx at 18-11-2010 06:44 AM (14 years ago) (f) Ura na atum Posted: at 18-11-2010 06:44 AM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
otu nwanyi bu otu nsi Posted: at 18-11-2010 01:15 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
kurupt419 at 19-11-2010 12:54 AM (14 years ago) (m) otu nwanyi bu otu nsi
bia nwoke gini bu iwe gi? Posted: at 19-11-2010 12:54 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
iwem bu na otu ufodu umu nwanyi na esi ajo isi mana ha bikwa ha ana emegbu onwe ha na guy.... maka why kwan? Posted: at 19-11-2010 10:27 AM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
kinkino at 19-11-2010 05:32 PM (14 years ago) (f) were ehihe chowa ewu ojii Posted: at 19-11-2010 05:32 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
igweshi at 25-11-2010 07:11 AM (14 years ago) (m) ANAMA WUAWU GARA IWU GABA BE ANAMA WUYUAYA. Posted: at 25-11-2010 07:11 AM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
igweshi at 25-11-2010 07:20 AM (14 years ago) (m) NGWERE SI NA ANU DA, NE ANYA NA KA NRI NE ANYA NA AKA EPE EWERO ONYE JARA YA IKE YE KWE NI ISI JA ONWE YA IKE. Posted: at 25-11-2010 07:20 AM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
onyimau20 at 25-11-2010 09:27 AM (14 years ago) (f) ONYE MARA ASU YA SUO N'IKWE; ONYE N'AMAGHI ASU YA SUO N'ALA SUBIE MKPURU UKWU YA. NKITA NWERE NDIDI, NA ATA URU ANU. MBEREDE NYIRI DIKE, MBEREDE KA EJI AMA DIKE. NDI IGBO I BEM DALU NUOOOOOOOOOO Posted: at 25-11-2010 09:27 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
kurupt419 at 27-11-2010 10:05 PM (14 years ago) (m) ana aso ikpu ukwu anya o' ya ga ara onwe ya Posted: at 27-11-2010 10:05 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
nkyemeka at 28-11-2010 02:36 PM (14 years ago) (f) onye a turu ilu ma kowara ya mara na ego e jiri luo nne ya lara n'iyi. (whoever that was told a proverb and he demands an explanation should know that the bride prize paid on his mothers head was in vain) Posted: at 28-11-2010 02:36 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |