Quote from: blings_is_back on 19-11-2009 02:25 PM
so ibu di nwa igbo sef..... ikara igwam since na..... anyway maka ajuju ijuru.... anu kwalam ya bu ihe be4... mana amaghim ka obu ezi okwu....
NWANNE, EKELEM GI, KA ISIRI ZA M AJUJU A, ANULA IHE A, NKE UKWU, OBUGI NANI NA M NURU MANA OTUTU NDI MMADU EKWUOLA YA.