Posted: at | |
A LITTLE HELP HERE; A LITTLE HELP THERE, MAKES THE WORLD GO ROUND!
| |||||
NNE IMA KWA EBE MU NSI...OKWA ENUGU STATE KA MU SI MAKA IME GI IFE NINE.......HAAA Reply
| |||||
Do Enugu people have two heads??..........if u like come from under the Ugwu, e no concern me.... ReplyA LITTLE HELP HERE; A LITTLE HELP THERE, MAKES THE WORLD GO ROUND!
| |||||
abu mu onye kaduna. Reply![]() ![]() ![]() ![]() ![]()
| |||||
Quote from: divineproject on 26-10-2009 04:57 PM Do Enugu people have two heads??..........if u like come from under the Ugwu, e no concern me.... ONA IMARA IFE ANYI NA EME ONYE OBURA NA ACHO ANYI OKWU...............JU KWA ESE BIKO.......
| |||||
Wetin una dey do them??.................and who dey chola gi okwu for here?......... ReplyA LITTLE HELP HERE; A LITTLE HELP THERE, MAKES THE WORLD GO ROUND!
| |||||
onye ugwu anyi mara na obu na ime ugwu kaduna ka isi wee bia ebe a..... Reply
| |||||
Quote from: divineproject on 26-10-2009 05:24 PM Wetin una dey do them??.................and who dey chola gi okwu for here?......... dp si ebe puo.... mu na gi ga enwe kwa nsogbu oh!
| |||||
IHE M JI MAKA YA WEE SI NA OBU SO NDI IGBO KAM CHORO EBE A BU MAKA NA ACHOROM KA ANYI NCHA JIKO AKA ONU, MA WERE KWA OFU OBI NA EME IHE EBE A. KA ANYI KWUO IHE GA ENYERE NDI IGBO AKA... ONYE OBULA GA EKWU OKWU EBE A, GA EDE YA NA IGBO, MA OBUGHI OTU AHU, ANYI AMARA NA IBUGHI ONYE IGBO..... Reply
| |||||
Nne eziokwu ka ikwuru maka na ndi ofe mmanu choro i su asusu ha, ha ga asu ru ya na isi!!! ReplyGet up and run!!!
| |||||
UMU OMA ODIKA MU TABA UNU NA ABUO ATA...UMU WAYI MA ULU ASUSU BE NNA HA BALA OWU UDI UNU KA ANYI CHOLO EBE A OYA ADIRI UNU NA MMA OH......MAKA NA OBU EBE A KA ANYI GA EJI WELE MALU NDE WU NDE IGBO ANYI.......... Reply
| |||||
Quote from: cyril4christ on 27-10-2009 08:26 AM UMU OMA ODIKA MU TABA UNU NA ABUO ATA...UMU WAYI MA ULU ASUSU BE NNA HA BALA OWU UDI UNU KA ANYI CHOLO EBE A OYA ADIRI UNU NA MMA OH......MAKA NA OBU EBE A KA ANYI GA EJI WELE MALU NDE WU NDE IGBO ANYI.......... AGU NWOKE.... ISI NA ODIZI GI KA OBU GI TABA UMU OMA ABUO A... BIKO ATA KWANA HA, KA ANYI HU NDI BU EZIGBO NDI IGBO MARA MMA MA MATAKWA OTU ESI ASU IGBO MA NA EDE KWA YA EDE EBE A..... UZZY NWANYI OMA, OLE OTU IMERE?...
| |||||
BLINGS NWA NNA KEDU KWA NU IFE SI MU MEE...EBE OBI BU MU SOSO AGHURI NA UMU OMA NA ASU ASUSU ANYI NKE OMA......ISA KWALACHI NKE OMA TATA....KEDU MAKA ONYE BEE GI................. Reply
| |||||
Passing. Reply
| |||||
NWANNE, UDO DI.... JEHOVAH BU KWA EZE...... ONYE BEM NOO OFUMA..... KEDU KWANU MAKA ONYE NKE GI? Reply
| |||||
Quote from: HearMyCry on 27-10-2009 10:56 AM Passing. BIA ONYE A NA ENWEGHI IRU, INA PASS SI KWA EBE A KPACHARA ANYA GI... MAKA EBE BU EBE NDI NA ASU NANI IGBO... IBIA EBE A OZO, AGAM EME GI IHE...
| |||||
NWANNE ANYI NCHA NOO KWA OFUMA...KAMA NA OBU OYI NA ATU ANYI NKE UKWU EBEA................ Reply
| |||||
CHAI....... MU NYE NU ONWE GI OKU KA OYI PUO.... NA Reply
| |||||
LOL LOL LOL.. KEDU KA MU GA ESI WELU NYE ONWE MU OKU............ Reply
| |||||
YA BU NA ICHO NU KA OYI TU BA GI NA Reply
|
Benue In Uproar As Leaked Adult Videos Spark Outrage, Calls For Arrests
Prophecy Resurfaces As Pastor’s Warning To VeryDarkMan Goes Viral After Arrest (Photos)
18Yr Old Boy Impregnates 10 Girls, Including His Boss' Daughter After He Was Sent To Learn A
103 Virgin Girls Initiated Into Womanhood At Ovia Osese Festival In Kogi State (Photos)
"Many Have Suffered From Stroke" -Pastor Oyakhilome’s Sermon On Salt Sparks Heated Debate (Vid)
VDM And I Are Officially Married - Actress Sarah Martins Drops Bombshell
LA HOTTIE! Davido’s Wife, Chioma Adeleke, Flaunts Her Hot Bod In Lovely New Photos
"Why I Would Choose Davido Over Burnaboy, Wizkid" – Singer, Zinoleesky
'Some Men Are Praying For Their Wives To Die So They Can Marry Another' -Nigerian Man Blows Hot