Posted: at | |
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
bia oo chelu chelu, @marlloca isii na ibu onye igbo mana imaghi ihe bu ala bu otu nwanne item ure akwa na iru, biko onye edezila oyibo ebea , maka na CHINUO ACHEBE meru ka anyi mata na i buru onye igbo i ga na asuu igbo na ede kwa ya bu asusu obu otua ka oham na olu dalu nu. Reply
| |||||
It simply means any land is my home, sofar it has a favourable condition for human existence. ReplyI report from ma BAZEHOOD, niggaz feeling ma BAZESWAG 'cos it's hooded like my nigga HOODEDSWAG coming from BAZESQUAD in da BAZESTUDIOS UNITED.... I AM BAZEMASTER
| |||||
bia dee ya na igbo. Reply
| |||||
mallorca agaghi aghota ya ma mu dee ya n'igbo ReplyI report from ma BAZEHOOD, niggaz feeling ma BAZESWAG 'cos it's hooded like my nigga HOODEDSWAG coming from BAZESQUAD in da BAZESTUDIOS UNITED.... I AM BAZEMASTER
| |||||
a nu lam nsogbu adighi. Reply
| |||||
ya bu na ibuzi onye nkuzi marlloca. Reply
| |||||
Igbo no nebea ekelekwam unu, nke onye chiri ya zere. Anam ekele onye mepere obgakoa bu Bling, Obu ezigbo nwa Igbo ji eme onu, obu ya mere Mji leche anya wee si kam tuye ya ugo nke bu " ADA DI ORA MMA 1 N'ALA IGBO" wee n'asi nne jide ka iji. ReplyKa MKwusi ebea, Mbochi nta ka achuo na owere nchi. Igbo mmamma nu!
| |||||
nwanne anyi anula ihe ikwuru oga adiri gi na mma udo chia na ogbe gi. Reply
| |||||
@kurupt abiagom ala igbo 9 times,4times as kid then 5 times as adult,anam a try ofuma abi? ReplyHOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
@ bzmstr-dalu make nkuzigi n'ebem no,ibu nwafor igbo ofuma me kwaa ka mmuta igbo na edeya ofuma ka gi.i pass thaluruogh hell during my grand father burial with some kinsmen beacuse of this.d ReplyHOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
onyeoma mallorca anu lam ihe ikwuru nsogbu adighi ihe obula ichoro ima na asusu igbo bata na ebea anyi ga akuziri gi mee ka imalu ya. Reply
| |||||
ka chineke mezie okwu@kurupt ReplyHOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
nwannem udi chia na nndu gi. Reply
| |||||
Ndi igbo ibem ekene m unu ooo, nke onye chili ya zelu. ya gaziere unu nile. Reply
| |||||
anyi anula ihe ikwuru nwanne oga diri gi na mma. Reply
| |||||
igbo ndi oma........... blings na ekele oh Reply
| |||||
onye oma blings ndewoo. Reply
| |||||
Maazi blings ndeewo,nke onye chiri ym zere.o bum bu maazi stateboy in the kitchen.onye si na okam ede igbo ya dee ka anyi nuu. Reply
| |||||
agu ina akoo ka onye egbuwara isi. anyi abiagi ebaa imu aka onye ka igbo ede akwa ina anu??? Reply
|
Benue In Uproar As Leaked Adult Videos Spark Outrage, Calls For Arrests
18Yr Old Boy Impregnates 10 Girls, Including His Boss' Daughter After He Was Sent To Learn A
103 Virgin Girls Initiated Into Womanhood At Ovia Osese Festival In Kogi State (Photos)
"Many Have Suffered From Stroke" -Pastor Oyakhilome’s Sermon On Salt Sparks Heated Debate (Vid)
VDM And I Are Officially Married - Actress Sarah Martins Drops Bombshell
LA HOTTIE! Davido’s Wife, Chioma Adeleke, Flaunts Her Hot Bod In Lovely New Photos
"Why I Would Choose Davido Over Burnaboy, Wizkid" – Singer, Zinoleesky
'Some Men Are Praying For Their Wives To Die So They Can Marry Another' -Nigerian Man Blows Hot
Nollywood Star, Uche Ogbodo Undergoes 'BBL & Tummy Tuck'; Shares Recovery Journey (Video)