nicestobi at 14-07-2010 07:41 PM (13 years ago) (m) maka ha digha amuma, O gwa O Posted: at 14-07-2010 07:41 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
abebem at 14-07-2010 08:58 PM (13 years ago) (f) Igbos are well renowned for their use of proverbs or idioms in expressing themselves. Let us build a catalogue of these proverbs with explanation in English language so that other tribes will appreciate how rich our heritage is.
nwanyi na akpa aku akpa onu ma onu egbughi ya aku egbo ya.:a woman dat is gathering wealth and mouth if her mouth did not kill her ,then wealth will kill her. o gbara nwa awu owku nyere la ya aka ije ije.he who kick a toad helps it in walking.
Posted: at 14-07-2010 08:58 PM (13 years ago) | Newbie | |
Reply |
mallorca at 14-07-2010 09:59 PM (13 years ago) (m) Abiakwam nwanne,juonum ajuju azu n`ihi n`esim oru....[UDENE]..[1]Ahia zusia,udene ewere onodu..[2]Onweghi ihe gbasara Udene n`onye okpu - isi...[3]Udene buru ezigbo anu,ndi ochie akara irinata ya...[4]Okenye anoghi n`uno,umu aka erie Udene chee n` o bu Egbe....[5]Nwata na achu Udene,ojide ya,oga eji ya mee gini,maka Udene abughi anu oriri.....KAM GAA MA PUTA.....
Eze odinana akam di n'elu o
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 14-07-2010 09:59 PM (13 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
Mr-World at 15-07-2010 07:50 AM (13 years ago) (m) Ekwu ekwu mere onu, ma anu anu mere nti
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 15-07-2010 07:50 AM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
EZI NWANNEM,{MALLORCA}UDO DIRI GI NWA AFO..OGA ADIRI GI NA MMA OOO....kAM TUNYE GI AZU,N`IHI OBU ORU KAM SI......[NKITA]...[1]Nkita na- agbo oke uja,adighi ata aru...[2]Nkita anaghi ata okpukpu anyawara ya n`olu..[3]Nkita na onye nwe ya na egwu egwu,odikw eze adighi ya n` onu....[4]O bu nkita rie nsi,eze aga ree ewu?....[5]....Oka mma sina ebutere ozu nkita n` ama okuko,makana ebute ozu nwa okuko n` ama nwa nkita,ndi mmadu ga-asi n` obu nkita tagburu ya.... Posted: at 15-07-2010 04:10 PM (13 years ago) | Newbie | |
Reply |
nicestobi at 17-07-2010 10:15 PM (13 years ago) (m) Mmili ama efi na anya igba nni na ofe Posted: at 17-07-2010 10:15 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
bertona12 at 18-07-2010 08:27 PM (13 years ago) (m) onye gburu dibia na agworo ya ogwu,ndi na-emere ya nsi o gwula Posted: at 18-07-2010 08:27 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
bertona12 at 18-07-2010 08:29 PM (13 years ago) (m) Ihe ana ehi madu ehi bu nwanne ya Posted: at 18-07-2010 08:29 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
bertona12 at 18-07-2010 08:31 PM (13 years ago) (m) o na eme atopu nwanyi akwa,elebe n'anya Posted: at 18-07-2010 08:31 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
bertona12 at 18-07-2010 08:32 PM (13 years ago) (m) Ejula kpuru isi,ghoro onwe ya nri Posted: at 18-07-2010 08:32 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
bertona12 at 18-07-2010 08:35 PM (13 years ago) (m) mbughari mbughari ka eji ere mbe Posted: at 18-07-2010 08:35 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
bertona12 at 18-07-2010 08:37 PM (13 years ago) (m) o tara amu ebule ji ibi ugwo Posted: at 18-07-2010 08:37 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
bertona12 at 18-07-2010 08:38 PM (13 years ago) (m) Anya ka-eji ama oka kara aka Posted: at 18-07-2010 08:38 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
bertona12 at 18-07-2010 08:40 PM (13 years ago) (m) Ji kwuru akwu,amaghi anya nbazu n'ele ya Posted: at 18-07-2010 08:40 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
bertona12 at 18-07-2010 08:42 PM (13 years ago) (m) Agwo loro ibe ya,odu ya aputala n'onu Posted: at 18-07-2010 08:42 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 19-07-2010 11:36 AM (13 years ago) (m) EZI NWANNEM,{MALLORCA}UDO DIRI GI NWA AFO..OGA ADIRI GI NA MMA OOO....kAM TUNYE GI AZU,N`IHI OBU ORU KAM SI......[NKITA]...[1]Nkita na- agbo oke uja,adighi ata aru...[2]Nkita anaghi ata okpukpu anyawara ya n`olu..[3]Nkita na onye nwe ya na egwu egwu,odikw eze adighi ya n` onu....[4]O bu nkita rie nsi,eze aga ree ewu?....[5]....Oka mma sina ebutere ozu nkita n` ama okuko,makana ebute ozu nwa okuko n` ama nwa nkita,ndi mmadu ga-asi n` obu nkita tagburu ya....
Eze odinana ibu onye buru ebu
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 19-07-2010 11:36 AM (13 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
mallorca at 19-07-2010 11:38 AM (13 years ago) (m) Agwo loro ibe ya,odu ya aputala n'onu
gbam
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 19-07-2010 11:38 AM (13 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
AGWARAM ONYE NA MU AGAGHI ABIA OZO,...EJIM ILULU WEE BIA..{OKENYE}[1]OKENYE ANAGHI ANO N`ULO,EWU AMUO N`OGBU..[2]OKENYE AMAGHI EGWU ANA,BU OKENYE ARURU ANA..[3]OKENYE HURU EBE UMU-AKA NA EGWU ILI OZU,MA GBA HA NKITI,OBURU NA EGWUCHA YA BU ILI,ONYE KA AGA ELI NA YA?....[4]ENWERE EBE OKENYE NA NWATA GA EGWURU EGWU,NWATA SI YA KA HA AMU NKE ONYE KANU...[5]OKENYE NA-ATURU GI ASI,KWEBE YA N`ISI N`ISI...[6]OKENYE NA AMAGHI OKWU SIRI N`IBE YA EKWUONA IHE YA ONWE YA CHORO IKWU...[7]O BU NWA MARA IHE,KA NDI OKENYE KPO EJE OKWU UMU NNA.....[KA ODI OGE OZO,IGBO BU IGBO NDEWONU] Posted: at 19-07-2010 03:41 PM (13 years ago) | Newbie | |
Reply |
mallorca at 19-07-2010 04:20 PM (13 years ago) (m) Eze Odinana 1 of Naijapals ur a worthy son of the soil.
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 19-07-2010 04:20 PM (13 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
kurupt419 at 19-07-2010 06:45 PM (13 years ago) (m) ONYE NKPU NKPU DARA ADA SI OWURU LE GHA WURU ALA Posted: at 19-07-2010 06:45 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |