shaoyang at 24-07-2010 04:25 AM (14 years ago) (m) hhmm..... Posted: at 24-07-2010 04:25 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
biko nu ndi Igbo ibem, onye obula turu ilu abea, ka o'kowaa ya ..... ka anyi wee ike iyota ilu oturu
igbo si na nwata aturu ilu kowara ya ego eji luta nne ya furu ohia. akwa ina anu?    ? I na-asi guoro gi nso ala,amuru gi n'elu |
Posted: at 24-07-2010 02:38 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
.....[1]AGADI NWANYI EKUNYERE NWA,OSI N`EZE ADIGHI YA N`ONU,EKUNYERE YA SI YA TAGBUE......[2]OBURU NA ONWU EGBUGHI JI AHU EJIRI WEE CHU AJA,OMECHAA,O GA EPU OME....[3]ANA ANO N`AMA ONYE UJO NA ATU AKA N`EBE AHU DIKE BIBURU NA MBU...[4]MMIRI NA AMATO IHE AZORO N`UKWU,MANA ONAGHI AMATO IHE EKWURU N` ONU.....[5]MBEREDE NYIRI DIKE,MANA MBEREDE KA EJI AMA DIKE....[6]UBOCHI AMURU DIKE NA MBA,KA AMURU IBE YA....[7]ONYE AFO NA -ASA,ANAGHI ASO OHIA....[8]ONYE IBI ANAGHI ANYU NSI N`OHIA ATA.....[9]OKPU UZU AMAGHI AKPU OGENE,YA LERE EGBE ANYA N`ODU.....[10]MMADU ANAGHI ANO NA MMIRI,NCHA ABAA YA ANYA........KA ODI MDBE OZO...... Posted: at 24-07-2010 02:39 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
shaoyang at 24-07-2010 04:06 PM (14 years ago) (m) o hooooo Posted: at 24-07-2010 04:06 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
shot ogbe pkem shot ogbe pkem, ogbe why na? Posted: at 24-07-2010 04:14 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Desirewant at 24-07-2010 10:49 PM (14 years ago) (f) onye kwe, chi ya ekwe ; if u say yes ur God will say yes Posted: at 24-07-2010 10:49 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
amkal at 24-07-2010 11:12 PM (14 years ago) (f) oji oso agbakuru ogu oma ghi na ogu bu onwu
ibu ezigbo nwa ada igbo udo diri ghi abum ezigbo Ogene Abia Posted: at 24-07-2010 11:12 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
shaoyang at 25-07-2010 02:06 AM (14 years ago) (m) ok Posted: at 25-07-2010 02:06 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
meeki at 25-07-2010 04:27 AM (14 years ago) (m) e-e=m Posted: at 25-07-2010 04:27 AM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
shaoyang at 25-07-2010 04:49 AM (14 years ago) (m) nwoke nkea ina-esoghari mu na nwam nwanyi n'azu uche gi di kwa ya o Posted: at 25-07-2010 04:49 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
meeki at 25-07-2010 04:56 AM (14 years ago) (m) obughi gi ka m na eso,o bu nwa gi nwanyi....ka m mara ma o ga-enyetum ntakiri..ofu onu so so.. Posted: at 25-07-2010 04:56 AM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
shaoyang at 25-07-2010 03:01 PM (14 years ago) (m) i lee anya n'iru nwa-adaa iga ahu n'obi bu ya so anuri,ihe oputara bu na origo ihe gbara agba ya bu n'enyegodu gi ya onweghi ihe i puru imenwu ya Posted: at 25-07-2010 03:01 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
meeki at 25-07-2010 05:05 PM (14 years ago) (m) ngwa naa..tupuru nwa nkita okpukpu n'ezi,hapuziere ya na ndi mmuo ogu..nyegodu m nwa ada aa..ka i mara ma oga enekwa gi anya n'iru ozo!!! Posted: at 25-07-2010 05:05 PM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
oji oso agbakuru ogu oma ghi na ogu bu onwu
ibu ezigbo nwa ada igbo udo diri ghi abum ezigbo Ogene Abia nno nwada .... Posted: at 26-07-2010 11:56 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
kurupt419 at 26-07-2010 01:31 PM (14 years ago) (m) AGADI NWANYI ANIYI AKA NKA NA EGWU OMA AGBA Posted: at 26-07-2010 01:31 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
amkal at 26-07-2010 08:19 PM (14 years ago) (f) hmmmm Posted: at 26-07-2010 08:19 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
shaoyang at 27-07-2010 05:34 PM (14 years ago) (m) ndi okenye kwuru okwu si; okuko nuo ahiri ala achuo ya oso, meeki where have you been? did you actually did it? Posted: at 27-07-2010 05:34 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
meeki at 27-07-2010 05:39 PM (14 years ago) (m) i don show..eehe....isi na meeki mere gini? Posted: at 27-07-2010 05:39 PM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
shaoyang at 27-07-2010 05:49 PM (14 years ago) (m) oteelari anyi iji n'achoghari gi kpoko kwaa ndi ina cacus anyi gbacahaa izu, otutu kwuru ihe di iche iche mana anyi si ka anyi nyetu obere oge tupu anyi akpwaputa ihea anyi bu ndi ichie choputara ma ka ana-ekwu ka ana-ekwu gi si n'elu landia ka landrover. anyi wee n'aju keduzi ka nkea siri me? ebee ka itinyere isi? Posted: at 27-07-2010 05:49 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
meeki at 27-07-2010 05:54 PM (14 years ago) (m) umunna m ndi nwe m....iwe ewela unu ooo...agara m njem n'obodo chinchon... Posted: at 27-07-2010 05:54 PM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |