FinlandGuy at 18-12-2010 09:00 PM (14 years ago) (m) @kabella Onye nkem naanim, Hapu ga PJ Omaghi na nkiri nkiri ka ana ekiri ukwu ose,anaghi ari ya elu. GBAM!!!! NWANNE IRURU UNO, ODOKWU KARIRI ODOKWU, NWOKE OMA NJI ABA MBA, NWOKE BERI IBEYA........UDO Otu a ka Odi.Maka na nid igbo turu ilu si na onye ya na nwenne ya so,Ujo adighi a tuya Posted: at 18-12-2010 09:00 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
onyin at 18-12-2010 09:02 PM (14 years ago) (f) i was here
Nwanyi oma.you see snow today?.  A hurum ya onyii. Snow na dakwara ebe mua bi ta Snow ka girike,cos oyi di too much.nda madu ne be ha kua. Posted: at 18-12-2010 09:02 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
FinlandGuy at 18-12-2010 09:03 PM (14 years ago) (m) Ndi igbo turu ilulu is O na bu Aku ruo Ulo amara onye kpatara ya. Posted: at 18-12-2010 09:03 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ILOVEIT at 18-12-2010 09:04 PM (14 years ago) (m) i was here
Nwanyi oma.you see snow today?.  A hurum ya onyii. Snow na dakwara ebe mua bi ta Snow ka girike,cos oyi di too much.nda madu ne be ha kua.  cheii onyinyechi supu igbo lol
The difference between GENIUS and STUPIDITY is that, genius has it limits.. Posted: at 18-12-2010 09:04 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
FinlandGuy at 18-12-2010 09:05 PM (14 years ago) (m) O biara na nkem abiagbulam,mgbe o ga ala Nkpunkpu apukwala ya na azu Posted: at 18-12-2010 09:05 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
onyin at 18-12-2010 09:06 PM (14 years ago) (f) i was here
Nwanyi oma.you see snow today?.  Onyin,ana adu gi bu onye ochi iji odu...iwere obi na api mbazu ewo.oyi na tu nda ochi na nda gingin Posted: at 18-12-2010 09:06 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
onyin at 18-12-2010 09:07 PM (14 years ago) (f) lol.i'm trying my best. Posted: at 18-12-2010 09:07 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
mallorca at 18-12-2010 09:09 PM (14 years ago) (m) i was here
Nwanyi oma.you see snow today?.  Onyin,ana adu gi bu onye ochi iji odu...iwere obi na api mbazu ewo.oyi na tu nda ochi na nda gingin Ndi igbo si adighi ede nkwugheri na akwukwo
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 18-12-2010 09:09 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
FinlandGuy at 18-12-2010 09:14 PM (14 years ago) (m) i was here
Nwanyi oma.you see snow today?.  Onyin,ana adu gi bu onye ochi iji odu...iwere obi na api mbazu ewo.oyi na tu nda ochi na nda gingin Ndi igbo si adighi ede nkwugheri na akwukwo Otu a ka odi nwanne,nna gi muru gi Posted: at 18-12-2010 09:14 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ILOVEIT at 18-12-2010 09:14 PM (14 years ago) (m) anaghi amu aka nri na nka
The difference between GENIUS and STUPIDITY is that, genius has it limits.. Posted: at 18-12-2010 09:14 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
diplomatik at 18-12-2010 09:14 PM (14 years ago) (f) transalation please
u've seen me right?  i look kool right? ???but don't send me mails asking for my add or phone no. and don't give it to me either  , i'll ask u if i want it ..ok...kool  Posted: at 18-12-2010 09:14 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
ILOVEIT at 18-12-2010 09:16 PM (14 years ago) (m) transalation please  taa i bu onye igbo dp  nkwa were nsusu nwanyi oma
The difference between GENIUS and STUPIDITY is that, genius has it limits.. Posted: at 18-12-2010 09:16 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
ILOVEIT at 18-12-2010 09:16 PM (14 years ago) (m) ANAGHI EJI UTUTU AMARA NJO AHIA
The difference between GENIUS and STUPIDITY is that, genius has it limits.. Posted: at 18-12-2010 09:16 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
mallorca at 18-12-2010 09:17 PM (14 years ago) (m) transalation please  Diplo,GI BU AKU FERE CHA IGA ADARA MU BU AWO N'ONU
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 18-12-2010 09:17 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
onyin at 18-12-2010 09:19 PM (14 years ago) (f) i was here
Nwanyi oma.you see snow today?.  Onyin,ana adu gi bu onye ochi iji odu...iwere obi na api mbazu ewo.oyi na tu nda ochi na nda gingin Ndi igbo si adighi ede nkwugheri na akwukwo Nwanne,Igbo gegi ka shiri kai ooooo.  .Ama hai e na su. Posted: at 18-12-2010 09:19 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
mallorca at 18-12-2010 09:40 PM (14 years ago) (m) i was here
Nwanyi oma.you see snow today?.  Onyin,ana adu gi bu onye ochi iji odu...iwere obi na api mbazu ewo.oyi na tu nda ochi na nda gingin Ndi igbo si adighi ede nkwugheri na akwukwo Nwanne,Igbo gegi ka shiri kai ooooo.  .Ama hai e na su. kwuo oburu ogwu na ogaghi ere
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 18-12-2010 09:40 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
FinlandGuy at 18-12-2010 09:43 PM (14 years ago) (m) EBE NWATA NA EBE AKWA NARU AKA NNEYA ANOGHI YA NNAYA GA ANO YA Posted: at 18-12-2010 09:43 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ILOVEIT at 18-12-2010 09:58 PM (14 years ago) (m) mberede nyiri dike,ma na mperede ka eji amara dike
The difference between GENIUS and STUPIDITY is that, genius has it limits.. Posted: at 18-12-2010 09:58 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
FinlandGuy at 18-12-2010 10:14 PM (14 years ago) (m) mberede nyiri dike,ma na mperede ka eji amara dike
O tua ka O Di Posted: at 18-12-2010 10:14 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 20-12-2010 01:42 AM (14 years ago) (m) nkiri nkiri ka ana ekiri abada ejighi abada ala mmuo
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 20-12-2010 01:42 AM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |