Aha ejiri mara mu bu Chief Olololo 1 Y.L.B.C. (Young Ladies Bottom Commander) A.K.A
Oke aha ne egbu nwankita 1
Agada gbachiri uzo nke izizu n'ala igbo,
Ikpu atu egwu nke mbu na ala igbo
Cheif ikpu ara onwe ya na agbanyeghi nga oha n'ibu 1
Onye si mu rie ,ya riekwa 1
Osisi ka nkwu ala igbo n'ile
Agbaruo nwangele, e kuru ngele nuo (drink) 1
Osisi da ruo ala, nwayi aria ya elu nke izizi na ala igbo
Agbogho dike izu,a gbagharia ya ,gba ya ugboro abuoo 1
Otu onye ana asi unu abiala 1
Nna ohu 1
Ode jim jim 1 na ala igbo
Nwoke mara mma, Amuya ama mma 1
Azu eru ala 1
Nchi nchi mmiri na eju ite.
Anu kporo nku na eju onu 1.
Ara ga aga ndi ara 1 na ala igbo.
Nwoke ka nwanyi Mma 1
Ise na Ise 1 nke ala mbaise n'ile.
Cheif Ahu nwoke,a hu ogwogwo imi ya 1 na ala igbo
Chief Oche wu oche 1
Cheif Nke onye metera,ya were isi ya buru 1
Chief Nti chiri ego,nwa igbo akpata ya 1.
Chief Aku di na ogwu nwa igbo azo nye ya ukwu kpata ya bu ego 1
Chief Biafara ga adiriri nke izizi na ala igbo n'ile.
Chief I chiri gini mchiri 1 na ala igbo na ile nakwa ala beke
Nwenna di na Mba 1 Of Mbano
Chief Onye riwe ya nyetu nwanne ya 1.
Onye aghala nwanne ya 1 na ala igbo.
Udo wu Udo,Udo eji eke ego 1.
Onye hu nwanne ya na ala beke,ya nyere ya ka 1
Chief A nam efu efu 1 na ala igbo.
Onuru ube nwanne ya,ya agbakwala oso nke mbu na ala igbo
Ozu siwe usi enyi ka nwanne alaaa 1
Ikuku ama na onya 1 nke ndi igbo.
Agba ego nkiti,O na ezuzu,na emeri,na eme ka ewu ohia
A nam ekele unu,Ndi oma Umuigbo. Udo Diri unu nile.
otutu aha na emeru ahu !!
"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
Posted: at 17-12-2010 02:49 PM (13 years ago) | Hero |
|