puaaaaah!!!!!!!!
nna nne fe ego ka ogwu
Posted: at | |
Quote from: mallorca on 4-07-2010 08:43 PM Quote from: logten on 4-07-2010 07:44 PM nwata ne si ego i of naijapals orue nife ego now igbawa osopuaaaaah!!!!!!!! nna nne fe ego ka ogwu
| |||||
Quote from: ezeugonna on 6-07-2010 11:18 PM ezeugonna nke mbu n'obodo ebee? HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
.... Reply
| |||||
odum bu egbe Reply
| |||||
I recently just found out that my second name is actually a title name. LOL. I was like five years old when i got it so i didn't know it was a title name. Replymy title name is Anacheurunwa (i think i spelled it right)
| |||||
AGWU JI AGBE JI DE NMA Reply
| |||||
OBIAGERIAKU NWANYINNAYABUEZE ONYEJIEGOGALU Reply
| |||||
Quote from: mallorca on 1-07-2010 10:51 AM Quote from: mazi on 1-07-2010 10:42 AM agada gbachiri uzo 1 Anu ana agba egbe ona ata chewing gum bukwa maka mgbo atubeghi ya.daluudu at nmiri agbara ahuru gbu enyi ogada gidi oturukpokpo eriwe agwu agwu anu ana agba egbe ona ata chewing gum MAZI, NP ORACLE...anu kporonku n'eju onu......etc Onwere ahu mgbo na anaghi efu ![]() ![]() ![]() "Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
Quote from: kinkino on 19-11-2010 06:15 PM odum bu egbe ..............burukwa mma !!! ![]() ![]() "Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
O bu m bu "Ada mmanu okwa" Reply"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
Quote from: onyiis on 25-11-2010 12:00 PM O bu m bu "Ada mmanu okwa" [/color]Onyii nwanne...ebum egbe...nma...obu na di ogu.....
| |||||
heheheheeeeeeeeeeeee !! a ma m na obughi ogu ka i na eje ? Reply"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
afa m bu kwa afa mu Reply![]() DirtyKid is a Happy Kid !!.....FATHER !! I've cast my bread on the waters long time ago. Now it's time 4u to return it, well buttered !!
| |||||
aha m bukwa nwaberiebiya. ugogbe ndi mma, apunaawu 1 na nnewi Reply![]() ![]() ![]() ![]() my name is kebella ![]() ![]()
| |||||
@onyiis....mba nu...anaghi m eje ogu...ma na ana m eti mgbamgba maka onye ga acho inochiri m uzo..mmadu adiru anochiri m uzo ooooo.....ana m agba mbo ka m nweta ihe oma obula m choro n'uwa a....ka nke m rute m aka...ya mere nji buru egbe na nma nakwa ogu maka ndi bu uwa achoghi udo...ha nochiere m uzo...ma mu agbaghi ha egbe, egbuo m ha nma ma were ogu gwuo ala ili ha....kedu ihe ichere.... Reply
| |||||
aha m bu obele nsi neme bi ikee ReplyA man who would think of progress does not spend time planning vengeance on his adversaries
| |||||
oke aha na egbu nwa nkita Reply
| |||||
Quote from: kinkino on 26-11-2010 11:23 AM @onyiis....mba nu...anaghi m eje ogu...ma na ana m eti mgbamgba maka onye ga acho inochiri m uzo..mmadu adiru anochiri m uzo ooooo.....ana m agba mbo ka m nweta ihe oma obula m choro n'uwa a....ka nke m rute m aka...ya mere nji buru egbe na nma nakwa ogu maka ndi bu uwa achoghi udo...ha nochiere m uzo...ma mu agbaghi ha egbe, egbuo m ha nma ma were ogu gwuo ala ili ha....kedu ihe ichere.... a kwu m gi na azu na nkea maka na mmadu anaghi ano na iyi ncha abaa ya na anya ![]() ![]() ![]() ![]() Igbo si na onye na arachaghi onu ya , uguru arachara ya onu ![]() ![]() ![]() ![]() "Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
agu ji egbe Reply
| |||||
Obum ka anakpa =============Onyeze De Traditional Prime Minister Reply
|
Benue In Uproar As Leaked Adult Videos Spark Outrage, Calls For Arrests
VIDEO: Latest Update on VeryDarkMan's Situation From EFCC Custody
Alex Ekubo's New Appearance Sparks Reactions As He's Spotted After Social Media Break
Prophecy Resurfaces As Pastor’s Warning To VeryDarkMan Goes Viral After Arrest (Photos)
NEW POPE: Burkina Faso Cardinal Could Be Dropped For Not Knowing His Birthday
Woman Sparks Outrage Over Post Urging Abroad-Based Men to Avoid Igbo Wives Without Prenup
FRESH EVIDENCE! CCTV Footage Disproves Claims Of VeryDarkMan’s Arrest Inside GTBank (Video)
"Green For A New Beginning": Annie Macaulay Embraces Fresh Chapter After Split from 2Baba
#FreeVDM: GTBank Faces Mass Withdrawals As Fans Rally Behind VeryDarkMan Over Alleged Arrest