teeco at 19-10-2009 02:02 PM (15 years ago) (m) @DP what's happening?
Posted: at 19-10-2009 02:02 PM (15 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
Toks-E at 19-10-2009 02:02 PM (15 years ago) (m) toks ahugom na imaghi asu igbo.... oya bia kam kuzire gi
sorry to dissapoint u i dnt need a teacher, nd u cant force me to write in igbo if i dont wish to enyi, hapu ooo
2.0. Posted: at 19-10-2009 02:02 PM (15 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
teeco at 19-10-2009 02:06 PM (15 years ago) (m) yeah I like that
Posted: at 19-10-2009 02:06 PM (15 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
Teeco, nothing is happening
A LITTLE HELP HERE; A LITTLE HELP THERE, MAKES THE WORLD GO ROUND! Posted: at 19-10-2009 02:14 PM (15 years ago) | Hero | |
Reply |
OPUTARA NA UNU GA ANO EBA POUNU EBA BIKO KA ANYI MARU KA ANYI HA...... Posted: at 19-10-2009 02:14 PM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
cyril hapu ha... ha na asu asusu nwa onye ocha, ka ma ha ga na asu asusu nna nna ha.. gbachi ha nkite ka ha na akpari onwe ha che na obu oyibo ka ha na asu... Posted: at 19-10-2009 02:54 PM (15 years ago) | Hero | |
Reply |
OYO.................
A LITTLE HELP HERE; A LITTLE HELP THERE, MAKES THE WORLD GO ROUND! Posted: at 19-10-2009 03:35 PM (15 years ago) | Hero | |
Reply |
pancho at 19-10-2009 03:36 PM (15 years ago) (m) This is serious.
Posted: at 19-10-2009 03:36 PM (15 years ago) | Upcoming | |
Reply |
Onye ugwu kedu ihe ina acho ebe a?.... biko puo anyi achoro ndi ugwu ebe a Posted: at 19-10-2009 04:27 PM (15 years ago) | Hero | |
Reply |
pancho at 19-10-2009 04:35 PM (15 years ago) (m) Onye ugwu kedu ihe ina acho ebe a?.... biko puo anyi achoro ndi ugwu ebe a u really mean business.
Posted: at 19-10-2009 04:35 PM (15 years ago) | Upcoming | |
Reply |
onye ugwu nga egwu nye gi aka na anya oh! Posted: at 19-10-2009 04:40 PM (15 years ago) | Hero | |
Reply |
HAABAAA ONYE UGWU OSI NO GINI KEDU ONYEKPOLOYA EBA OMARA EBE NDI UGWU IBEYANO YASI KWA EBA PUO KITAKITA Posted: at 20-10-2009 11:31 AM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
hapu ya ka ogbayaria kita ka anyi mee ya ihe Posted: at 20-10-2009 11:40 AM (15 years ago) | Hero | |
Reply |
ANYA NA AFU YA EBEA NA EWE MU IWE NA OBI Posted: at 20-10-2009 11:47 AM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Brightg at 20-10-2009 12:32 PM (15 years ago) (m) Isi adighi unu abuo mma. Posted: at 20-10-2009 12:32 PM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Bright..kpom
A LITTLE HELP HERE; A LITTLE HELP THERE, MAKES THE WORLD GO ROUND! Posted: at 20-10-2009 12:34 PM (15 years ago) | Hero | |
Reply |
Toks-E at 20-10-2009 12:36 PM (15 years ago) (m) Isi adighi unu abuo mma.
lol
2.0. Posted: at 20-10-2009 12:36 PM (15 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
Isi adighi unu abuo mma.
obu gi bu onye isi adighi mma..... Posted: at 20-10-2009 12:42 PM (15 years ago) | Hero | |
Reply |
Brightg at 20-10-2009 12:48 PM (15 years ago) (m) Isi adighi mma i na ako eri.NNA NWA di ka gi. Posted: at 20-10-2009 12:48 PM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
lol.... obu nwanne gi nke nwanyi mutaram ya bu nwa.... eze ule Posted: at 20-10-2009 01:31 PM (15 years ago) | Hero | |
Reply |