Same to u!!!





Posted: at | |
Quote from: blings_is_back on 8-04-2011 05:37 PM onye kpo nkita wee bia uka? Same to u!!! ![]() ![]() ![]() ![]() ![]()
| |||||
Quote from: blings_is_back on 8-04-2011 05:37 PM onye kpo nkita wee bia uka? chupu ya obu ekwensu oga atagburu anyi pastor lol
| |||||
Quote from: kinkino on 6-04-2011 12:21 PM Quote from: onyiis on 1-04-2011 08:10 AM Quote from: funichi on 28-03-2011 01:26 PM chere go di, achurum imata onye nchuro nani nde igbo ide la post. okwa ima la ndi igbo lile nwere asusu ndi ichiche. Amam la iweghi ike iwota ihem ndere nkeoma, maka igbo mbu asusu nde ngwa. Anyi kwesiri ikusiri enyi anyi we otu leji asu igbo, obu ihe kachama. ngwa unu nno nu udo. daa maazi !!! onyiis nwanne, ndii otu hee nnu? ![]() o di m ka o bu onye obe daa Paulin ![]() ![]() ![]() "Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
Quote from: onyiis on 10-04-2011 06:05 PM Quote from: kinkino on 6-04-2011 12:21 PM Quote from: onyiis on 1-04-2011 08:10 AM Quote from: funichi on 28-03-2011 01:26 PM chere go di, achurum imata onye nchuro nani nde igbo ide la post. okwa ima la ndi igbo lile nwere asusu ndi ichiche. Amam la iweghi ike iwota ihem ndere nkeoma, maka igbo mbu asusu nde ngwa. Anyi kwesiri ikusiri enyi anyi we otu leji asu igbo, obu ihe kachama. ngwa unu nno nu udo. daa maazi !!! onyiis nwanne, ndii otu hee nnu? ![]() o di m ka o bu onye obe daa Paulin ![]() ![]() ![]() lolzz onyi ama ghi kwa m na onye be daa paulin ka ibu.
| |||||
O bughikwa mu kwuru Reply![]() ![]() ![]() ![]() ![]() "Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
hahahah ina agozi kwa ago biko nu? Reply
| |||||
Igbo ekelem unu Reply
| |||||
Umunnem, Ututu oma nu! ReplyKedu nu ka unu mere? Ejim aka n'unu rahuru nke oma n'anyasi ma tetekwa nke oma. Ekele diri Olisa kere uwa make i nye anyi ndu taa. Asim kam kelee unu. Dalu-o-o-o-o!
| |||||
igbo .... passing Reply
| |||||
Quote from: ndjoe on 15-04-2011 06:57 PM hahahah ina agozi kwa ago biko nu? ago ginikwanu ? ![]() ![]() ![]() "Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
Passing. Anamabia Reply
| |||||
i ekenem unu Reply
| |||||
Quote from: kinkino on 6-04-2011 12:21 PM onyiis nwanne, ndii otu hee nnu? eeh? Nne, o nu m la i hie Ngwa. Hwe o di agala? Dii uwala obe nde obe ke unu ndi? Ogwe ke anyi nbu nde Ovom l'Akuma Imo (Obioma Ngwa LGA).![]() Igbo ndeewo nu. la m hie Ngwa
| |||||
igboe kwem ReplyJesus replied, "What is impossible with men is possible with God." Luke 18:27
| |||||
Quote from: maffrodisiac on 8-04-2011 05:54 PM Quote from: blings_is_back on 8-04-2011 05:37 PM onye kpo nkita wee bia uka? Same to u!!! ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() echem na inaghi anu igbo?
| |||||
Quote from: blings_is_back on 25-04-2011 02:17 PM Quote from: maffrodisiac on 8-04-2011 05:54 PM Quote from: blings_is_back on 8-04-2011 05:37 PM onye kpo nkita wee bia uka? Same to u!!! ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() echem na inaghi anu igbo? Na u sabi. ![]() ![]() ![]() ![]()
| |||||
On ur own Reply
| |||||
Blings, onye nkem k'ibu, akwum gi n'azu. Onye Igbo obuna kwesiri ina asu ma n'edekwa Igbo. Igbo kwenu. Reply
| |||||
Quote from: NenyeN on 25-04-2011 05:32 AM Quote from: kinkino on 6-04-2011 12:21 PM onyiis nwanne, ndii otu hee nnu? eeh? Nne, o nu m la i hie Ngwa. Hwe o di agala? Dii uwala obe nde obe ke unu ndi? Ogwe ke anyi nbu nde Ovom l'Akuma Imo (Obioma Ngwa LGA).![]() Igbo ndeewo nu. maazi ooo !!! o nu m la ukpakiri ![]() ![]() ![]() "Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
abia kwalam ozo Reply
|
Benue In Uproar As Leaked Adult Videos Spark Outrage, Calls For Arrests
Prophecy Resurfaces As Pastor’s Warning To VeryDarkMan Goes Viral After Arrest (Photos)
18Yr Old Boy Impregnates 10 Girls, Including His Boss' Daughter After He Was Sent To Learn A
103 Virgin Girls Initiated Into Womanhood At Ovia Osese Festival In Kogi State (Photos)
"Many Have Suffered From Stroke" -Pastor Oyakhilome’s Sermon On Salt Sparks Heated Debate (Vid)
VDM And I Are Officially Married - Actress Sarah Martins Drops Bombshell
LA HOTTIE! Davido’s Wife, Chioma Adeleke, Flaunts Her Hot Bod In Lovely New Photos
"Why I Would Choose Davido Over Burnaboy, Wizkid" – Singer, Zinoleesky
'Some Men Are Praying For Their Wives To Die So They Can Marry Another' -Nigerian Man Blows Hot