Posted: at | |
| |||||
Igbo wu igbo nma nma nu ooh! Rie nu, nuo nu, ya gazie ooh!! Reply
| |||||
Quote from: funichi on 28-03-2011 01:26 PM chere go di, achurum imata onye nchuro nani nde igbo ide la post. okwa ima la ndi igbo lile nwere asusu ndi ichiche. Amam la iweghi ike iwota ihem ndere nkeoma, maka igbo mbu asusu nde ngwa. Anyi kwesiri ikusiri enyi anyi we otu leji asu igbo, obu ihe kachama. ngwa unu nno nu udo. daa maazi !!! "Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
have nofin to say so i pass Reply
| |||||
Igbo bu Igbo, ndi oma eji eje nmba, ekene kwa mu unu... Onye obula rie na nke ochiri !! ReplyDirtyKid is a Happy Kid !!.....FATHER !! I've cast my bread on the waters long time ago. Now it's time 4u to return it, well buttered !!
| |||||
NSOGBU DI NA IDE ASUSU IGBO BU NA IMIRIKITI NDI IGBO ANAGHI ASU IGBO ZURU ONU (CENTRAL IGBO). OZOKWA, NDI IGBO BIGASI EBE DI ICHE-ICHE NA NIGERIA - DIKA NDI KAR-IGBO, IKWERE, IDOMA, KALABA, NA NDI OZO. KA NDI ORU SI EDE MA NA'ASUKWA ABUGHI KA NDI OWERE MA OBU ONICHA SI EDE. ReplyOZOKWA, KEDU IHE BU ISI OKWU GI NA EROROMERO IHE ODIDE A?
| |||||
BLING, OKWU AKARA AKA ISI KA EJI EKWE YA. OKEYI SI NA YA ADIGHI ERI OKE, YA HAPU KWA IJI EZE TABIERA YA UMUAKA. UFODU OGE, NDI MARA IWU AHIRI (AHUU) ADIGH ARA AHU BAA NSII. SITE NA AHA GI RUE NA IHE EDEMEDE GI, I DAGO IWU I MAARA NDI NA AMAGHI EDE IGBO OFUMA. NA IHI NKEA, ONYE TARA AMU NWAEBELE EJIDELE IBI UGWO. BIKO RIOO MGBAGHARA NYE NDI DUM I KWUJORO OKWU MGBAWA OBI. Reply
| |||||
heheheeeeeeeeee !!!! agwo na na akirika !! Reply"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
HMMMM IGBO GUYS IN DA BUILDING KEDUKWANU AMA M NA-IHE NA AGA AFUMA Reply
| |||||
Nwanne mmadu Onyenwe anyi bu eze... daalu maka ibia gosi onwegi dika nwa-afo igbo, obi bu m so paulina paulina Reply![]()
| |||||
Quote from: funichi on 28-03-2011 01:26 PM chere go di, achurum imata onye nchuro nani nde igbo ide la post. okwa ima la ndi igbo lile nwere asusu ndi ichiche. Amam la iweghi ike iwota ihem ndere nkeoma, maka igbo mbu asusu nde ngwa. Anyi kwesiri ikusiri enyi anyi we otu leji asu igbo, obu ihe kachama. ngwa unu nno nu udo.[/color] Daa nne ndii otu unu nnu eeee....mazii, na woo, kaa nka, ndi ebe ku unu anuwo otu olee...asim ma ekelee...la ihi la oda adi nma madu nnotu kwa ya akpotukwara nwanne ya mara otu anuwo...
| |||||
Quote from: onyiis on 1-04-2011 08:10 AM Quote from: funichi on 28-03-2011 01:26 PM chere go di, achurum imata onye nchuro nani nde igbo ide la post. okwa ima la ndi igbo lile nwere asusu ndi ichiche. Amam la iweghi ike iwota ihem ndere nkeoma, maka igbo mbu asusu nde ngwa. Anyi kwesiri ikusiri enyi anyi we otu leji asu igbo, obu ihe kachama. ngwa unu nno nu udo. daa maazi !!! onyiis nwanne, ndii otu hee nnu? ![]()
| |||||
KEDU Reply
| |||||
wish i could write in igbo aswell Reply![]() ![]() ![]() ![]() ![]() ![]()
| |||||
yhmmm ReplyThe difference between GENIUS and STUPIDITY is that, genius has it limits..
| |||||
Quote from: rosiegirl2 on 7-04-2011 11:09 PM wish i could write in igbo aswell ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() ogini bu ihe a ina aform?..... obughi ibu onye imo na onu... suo igbo ka anyi mara na ibu onye igbo
| |||||
Igbo ehn? Ok......Tunda banji yarenna, bari in buga muku wan da na ke ji. Reply
| |||||
onye kpo nkita wee bia uka? Reply
| |||||
Igbo ehn? Ok......Tunda banji yarenna, bari in buga muku wan da na ke ji. Reply
| |||||
Igbo ehn? Ok......Tunda banji yarenna, bari in buga muku wan da na ke ji. Reply
|
Benue In Uproar As Leaked Adult Videos Spark Outrage, Calls For Arrests
18Yr Old Boy Impregnates 10 Girls, Including His Boss' Daughter After He Was Sent To Learn A
103 Virgin Girls Initiated Into Womanhood At Ovia Osese Festival In Kogi State (Photos)
"Many Have Suffered From Stroke" -Pastor Oyakhilome’s Sermon On Salt Sparks Heated Debate (Vid)
VDM And I Are Officially Married - Actress Sarah Martins Drops Bombshell
LA HOTTIE! Davido’s Wife, Chioma Adeleke, Flaunts Her Hot Bod In Lovely New Photos
"Why I Would Choose Davido Over Burnaboy, Wizkid" – Singer, Zinoleesky
'Some Men Are Praying For Their Wives To Die So They Can Marry Another' -Nigerian Man Blows Hot
Nollywood Star, Uche Ogbodo Undergoes 'BBL & Tummy Tuck'; Shares Recovery Journey (Video)