Igbo's only (Page 26)

Date: 19-10-2009 9:49 am (14 years ago) | Author: Victor Onyii Blings
1 ... 23 24 25 [26] 27 28 29 ... 148
- blings_is_back at 7-04-2010 11:25 AM (14 years ago)
(m)
ichoro ima ihe anyi na eme?..... oya wete ego
Posted: at 7-04-2010 11:25 AM (14 years ago) | Hero
Reply
- kurupt419 at 7-04-2010 04:31 PM (14 years ago)
(m)
UMU NNEM NA UMU NNAM  ANAM EKELE UNU! MAKA NA ONODU ANYIA NA ANYEM AGHURI DI UKWUU OGO SIRI NA ASUSU ANYIA DI MKPA IKE UKWUU, ANAM ASI NDEWO NUU. KAM BIAKWANU!!!!
Posted: at 7-04-2010 04:31 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- blings_is_back at 7-04-2010 04:59 PM (14 years ago)
(m)
ok... anyi anula ihe ikwuru.... dalu
Posted: at 7-04-2010 04:59 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- Bazemaster at 7-04-2010 06:19 PM (14 years ago)
(m)
*no comment*

Posted: at 7-04-2010 06:19 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- megafather1 at 7-04-2010 06:20 PM (14 years ago)
(m)
chei, unu gegbum madu
Posted: at 7-04-2010 06:20 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- ejibond at 7-04-2010 07:09 PM (14 years ago)
(m)
Quote from: blings_is_back on  7-04-2010 11:25 AM
ichoro ima ihe anyi na eme?..... oya wete ego
kedi ihe icho igi ego whe me? okwa ego bribe ka icho e nalimn?
Posted: at 7-04-2010 07:09 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- blings_is_back at 8-04-2010 10:02 AM (14 years ago)
(m)
Quote from: ejibond on  7-04-2010 07:09 PM
Quote from: blings_is_back on  7-04-2010 11:25 AM
ichoro ima ihe anyi na eme?..... oya wete ego
kedi ihe icho igi ego whe me? okwa ego bribe ka icho e nalimn?

bia dis man kedu ihe ina etinyerem anya..... ibuzi onye ekelebe?.. were kwa nwayo oh!
Posted: at 8-04-2010 10:02 AM (14 years ago) | Hero
Reply
- kurupt419 at 8-04-2010 01:18 PM (14 years ago)
(m)
 ndi be anyi okene kwara!!!!!!!!
Posted: at 8-04-2010 01:18 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- blings_is_back at 8-04-2010 03:08 PM (14 years ago)
(m)
kedu ka imere nwoke?
Posted: at 8-04-2010 03:08 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- mallorca at 8-04-2010 03:08 PM (14 years ago)
(m)
onye be anyi okwe kwara  !!!!!!

Posted: at 8-04-2010 03:08 PM (14 years ago) | Addicted Hero
Reply
- blings_is_back at 8-04-2010 03:18 PM (14 years ago)
(m)
okwe kwara gini?
Posted: at 8-04-2010 03:18 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- mallorca at 8-04-2010 03:21 PM (14 years ago)
(m)
okwe kwara ekele @kurupt419

Posted: at 8-04-2010 03:21 PM (14 years ago) | Addicted Hero
Reply
- kurupt419 at 8-04-2010 03:45 PM (14 years ago)
(m)
 bia marlloca ! odikwa ka ibu umu akaa amuru na etiti uzo, ndia amagi igbo asu oburu na ichoo anyi akuzera gi ka esi ede asusu igbo, akwa ina anu   
Posted: at 8-04-2010 03:45 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- blings_is_back at 8-04-2010 03:52 PM (14 years ago)
(m)
hahahahahahaha
Posted: at 8-04-2010 03:52 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- mallorca at 8-04-2010 04:21 PM (14 years ago)
(m)
@kurupt-obuzi nwafor igbo dikam ka ina akusu otua? @ Bling ona atogi inachi hahahahahahahahahah.

Posted: at 8-04-2010 04:21 PM (14 years ago) | Addicted Hero
Reply
- blings_is_back at 8-04-2010 04:28 PM (14 years ago)
(m)
agam achi kwa... na odika dat boy esere igbo
Posted: at 8-04-2010 04:28 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- mallorca at 8-04-2010 04:33 PM (14 years ago)
(m)
@bling odika ima ya ofuma? ndi anwuru no na naijapals abu fa otu ka abuo.lol

Posted: at 8-04-2010 04:33 PM (14 years ago) | Addicted Hero
Reply
- blings_is_back at 8-04-2010 04:41 PM (14 years ago)
(m)
chai!!!!!!!!!!!!!............ ochi ga egbu kwam ebe...... \

@krupt bia oh!.......... asi na ibu onye gbanaa
Posted: at 8-04-2010 04:41 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- mallorca at 8-04-2010 04:46 PM (14 years ago)
(m)
@Bling asi or na ima nobu onye gbanaa? obukwagi bu Eze ndigbo na naija pals na ekwukwa ezi okwu o

Posted: at 8-04-2010 04:46 PM (14 years ago) | Addicted Hero
Reply
- kurupt419 at 8-04-2010 04:56 PM (14 years ago)
(m)
@marlloca ogba gujugim agha maka na ka isii akpodo asusu igbo isi na ala odi kwa ka ina aghuru ihe,ka obu ugogbo agha gia na emeghari gi agha, ugogboa di kwa ka ugogbo "steven wonder" nwanne muru agha.
Posted: at 8-04-2010 04:56 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
1 ... 23 24 25 [26] 27 28 29 ... 148