Posted: at | |
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
udo di nwanne!!! Reply
| |||||
udo ka mma,onweghi ihe eji nsogbu eme ReplyHOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
Bia nwanne @blings_is_back ! obu maka na mgwara gi hapu umu asa ka umu asa hapu gi obu ya bu iwe gi, ngwa iwe ewela gi. Reply
| |||||
@bling-onye ndu ndigbo na naijapals na esoghrizi umu nwanyi nike,aga achutu ya tinye onye ozo ReplyHOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
bia onwekwara ndi no ebaa, unu ahapulu onodu aghia ka otogbolu chakoooo? Reply
| |||||
nwanne anom ya.hapu bling ya churu umuanyi ga ghariba ReplyHOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
Quote from: kurupt419 on 8-04-2010 05:13 PM Bia nwanne @blings_is_back ! obu maka na mgwara gi hapu umu asa ka umu asa hapu gi obu ya bu iwe gi, ngwa iwe ewela gi. nwanne mmadu.... iwe anaghi ewe m..... inula .... ibu my guy onweghi ihe mere gi
| |||||
@bling kedu ka iga esi hapu ndi in achi ebea gaba ebe ozo? matakwa na Eze rube isi ndi ona achi erubekwara ya isi.oburu kwa na ichoro ka anyi hapuzie onodu a gaba ebe ozo odikwa mma? ReplyHOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
@marlloca nwanne akwu na okwu gi Reply
| |||||
umu nnem kam bia kwanu Reply
| |||||
enwe kwara onye no ebea oooooooo? Reply
| |||||
Quote from: blings_is_back on 8-04-2010 10:02 AM Quote from: ejibond on 7-04-2010 07:09 PM Quote from: blings_is_back on 7-04-2010 11:25 AM ichoro ima ihe anyi na eme?..... oya wete ego kedi ihe icho igi ego whe me? okwa ego bribe ka icho e nalimn?bia dis man kedu ihe ina etinyerem anya..... ibuzi onye ekelebe?.. were kwa nwayo oh!
| |||||
Quote from: ejibond on 9-04-2010 08:29 AM Quote from: blings_is_back on 8-04-2010 10:02 AM Quote from: ejibond on 7-04-2010 07:09 PM Quote from: blings_is_back on 7-04-2010 11:25 AM ichoro ima ihe anyi na eme?..... oya wete ego kedi ihe icho igi ego whe me? okwa ego bribe ka icho e nalimn?bia dis man kedu ihe ina etinyerem anya..... ibuzi onye ekelebe?.. were kwa nwayo oh! u must wete that money, if not..... agam eji mma bere gi onu.... ichoro ka anyi nwalee
| |||||
bia biko nu onye adezina oyibo ebaa, maka na ebaaa bu onodu ndi igbo!!!! @blings nwanne anam ekele.. Reply
| |||||
Quote from: blings_is_back on 9-04-2010 09:33 AM Quote from: ejibond on 9-04-2010 08:29 AM Quote from: blings_is_back on 8-04-2010 10:02 AM Quote from: ejibond on 7-04-2010 07:09 PM Quote from: blings_is_back on 7-04-2010 11:25 AM ichoro ima ihe anyi na eme?..... oya wete ego kedi ihe icho igi ego whe me? okwa ego bribe ka icho e nalimn?bia dis man kedu ihe ina etinyerem anya..... ibuzi onye ekelebe?.. were kwa nwayo oh! u must wete that money, if not..... agam eji mma bere gi onu.... ichoro ka anyi nwalee
| |||||
USE THE LANGUAGE EVERYBODY UNDERSTAND TO SPEAK ON NIJAPALS Reply
| |||||
onye ofe mmanua osi na oogini? Reply
| |||||
biko ju ba kwa ya.... amam ihe ona acho ebe a..... Reply
| |||||
nwa nne daalu Reply
|
Benue In Uproar As Leaked Adult Videos Spark Outrage, Calls For Arrests
18Yr Old Boy Impregnates 10 Girls, Including His Boss' Daughter After He Was Sent To Learn A
103 Virgin Girls Initiated Into Womanhood At Ovia Osese Festival In Kogi State (Photos)
"Many Have Suffered From Stroke" -Pastor Oyakhilome’s Sermon On Salt Sparks Heated Debate (Vid)
VDM And I Are Officially Married - Actress Sarah Martins Drops Bombshell
LA HOTTIE! Davido’s Wife, Chioma Adeleke, Flaunts Her Hot Bod In Lovely New Photos
"Why I Would Choose Davido Over Burnaboy, Wizkid" – Singer, Zinoleesky
'Some Men Are Praying For Their Wives To Die So They Can Marry Another' -Nigerian Man Blows Hot
Nollywood Star, Uche Ogbodo Undergoes 'BBL & Tummy Tuck'; Shares Recovery Journey (Video)
I’m Married To Jesus — Pretty Reverend Sister Tells Asaba Boys Asking For Her Number (VID)