Posted: at | |
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
Umu nnem, biko nyeturum aka. A nam asu igbo ofuma. Ka anyi su asusu oyibo, biko o. A nam ede ya ofuma. Mm bi na port harcourt nkembe ha murum. O gini ne me? Nka unu choro e bido su igbo na ebea. Reply
| |||||
@Alphabitch were do you live in Portharcout? can you do a litle bite introduction about yourself pls ReplyHOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
mallorca - suo asusu igbo! mm bi na woji Reply
| |||||
@Alphabitch,it takes you up to 8 hrs to respond to my question,ulom, family bi portharcourt mbge fukwara gi online ka ikowaram ofuma, ReplyHOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
mallorca obughi kwa maka na ihuru asa mara mma, ibido su wa bekkee, anyi achoghi kwa udi ihe ahu ebe a... Reply
| |||||
Blingsss kedu obodo ino? obu nwanyi gi noo na foto a? Reply
| |||||
nne m, anom na Abj ugbu a ...... ehmmm..... dika isi wee fu.. o nwanyim no na de foto... okwa o mara mma nke ukwuu? Reply
| |||||
<<<<<<< Reply![]() ![]() ![]() ![]() ![]() ![]()
| |||||
onye ugwu ogini ka ina acho ebe a? Reply
| |||||
Quote from: blings_is_back on 31-03-2010 01:32 PM nne m, anom na Abj ugbu a ...... ehmmm..... dika isi wee fu.. o nwanyim no na de foto... okwa o mara mma nke ukwuu? eyeee, omara nma , nedo kwa ya anya ofuma ooo
| |||||
nna blink where u been hide Reply
| |||||
@bling-onwekwaranu asa no na Naijapals? leem anya ofuma adim gi ka onye asa na amapu obi? otegonu mgbe mu na umu asa,afusigom ihe oma na nke ojoo di n'asa ReplyHOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
Quote from: ebony_cutie on 31-03-2010 03:51 PM Quote from: blings_is_back on 31-03-2010 01:32 PM nne m, anom na Abj ugbu a ...... ehmmm..... dika isi wee fu.. o nwanyim no na de foto... okwa o mara mma nke ukwuu? eyeee, omara nma , nedo kwa ya anya ofuma ooo nke ahu abughi nsogbu.....
| |||||
Quote from: famous5 on 31-03-2010 07:41 PM nna blink where u been hide nna eh! no see me oh!..... I go one excursion for Afghanistan sha.... but i don come back
| |||||
Quote from: mallorca on 31-03-2010 07:45 PM @bling-onwekwaranu asa no na Naijapals? leem anya ofuma adim gi ka onye asa na amapu obi? otegonu mgbe mu na umu asa,afusigom ihe oma na nke ojoo di n'asa amazi kwam.....
| |||||
Quote from: AlphaBitch on 30-03-2010 07:42 PM Umu nnem, biko nyeturum aka. A nam asu igbo ofuma. Ka anyi su asusu oyibo, biko o. A nam ede ya ofuma. Mm bi na port harcourt nkembe ha murum. O gini ne me? Nka unu choro e bido su igbo na ebea. nne oma dalu maka okwu gi
| |||||
NWA NNE AKWUM NA OKWU GI, IBURU ONYE IGBO IGA NA ASU ASUSU ALA NNA GI AKWA INA ANU. Reply
| |||||
otu ahu ikwuru ya ka odi..... Reply
| |||||
Hmmm! ogi ni ka unu nneme nne ba huh? Reply
|
Benue In Uproar As Leaked Adult Videos Spark Outrage, Calls For Arrests
18Yr Old Boy Impregnates 10 Girls, Including His Boss' Daughter After He Was Sent To Learn A
103 Virgin Girls Initiated Into Womanhood At Ovia Osese Festival In Kogi State (Photos)
"Many Have Suffered From Stroke" -Pastor Oyakhilome’s Sermon On Salt Sparks Heated Debate (Vid)
VDM And I Are Officially Married - Actress Sarah Martins Drops Bombshell
LA HOTTIE! Davido’s Wife, Chioma Adeleke, Flaunts Her Hot Bod In Lovely New Photos
"Why I Would Choose Davido Over Burnaboy, Wizkid" – Singer, Zinoleesky
'Some Men Are Praying For Their Wives To Die So They Can Marry Another' -Nigerian Man Blows Hot
Nollywood Star, Uche Ogbodo Undergoes 'BBL & Tummy Tuck'; Shares Recovery Journey (Video)