mallorca at 16-04-2010 12:22 AM (15 years ago) (m) exactly what my mum said-land is one(that you mean we are one) haba@bzmaster
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 16-04-2010 12:22 AM (15 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
kurupt419 at 16-04-2010 12:30 AM (15 years ago) (m) bia oo chelu chelu, @marlloca isii na ibu onye igbo mana imaghi ihe bu ala bu otu nwanne item ure akwa na iru, biko onye edezila oyibo ebea , maka na CHINUO ACHEBE meru ka anyi mata na i buru onye igbo i ga na asuu igbo na ede kwa ya bu asusu obu otua ka oham na olu dalu nu. Posted: at 16-04-2010 12:30 AM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Bazemaster at 16-04-2010 12:31 AM (15 years ago) (m) It simply means any land is my home, sofar it has a favourable condition for human existence.
I report from ma BAZEHOOD, niggaz feeling ma BAZESWAG 'cos it's hooded like my nigga HOODEDSWAG coming from BAZESQUAD in da BAZESTUDIOS UNITED.... I AM BAZEMASTER Posted: at 16-04-2010 12:31 AM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
kurupt419 at 16-04-2010 12:33 AM (15 years ago) (m) bia dee ya na igbo. Posted: at 16-04-2010 12:33 AM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Bazemaster at 16-04-2010 12:36 AM (15 years ago) (m) mallorca agaghi aghota ya ma mu dee ya n'igbo
I report from ma BAZEHOOD, niggaz feeling ma BAZESWAG 'cos it's hooded like my nigga HOODEDSWAG coming from BAZESQUAD in da BAZESTUDIOS UNITED.... I AM BAZEMASTER Posted: at 16-04-2010 12:36 AM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
kurupt419 at 16-04-2010 01:20 AM (15 years ago) (m) a nu lam nsogbu adighi. Posted: at 16-04-2010 01:20 AM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
kurupt419 at 16-04-2010 01:21 AM (15 years ago) (m) ya bu na ibuzi onye nkuzi marlloca. Posted: at 16-04-2010 01:21 AM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
tmac4reel at 16-04-2010 01:42 AM (15 years ago) (m) Igbo no nebea ekelekwam unu, nke onye chiri ya zere. Anam ekele onye mepere obgakoa bu Bling, Obu ezigbo nwa Igbo ji eme onu, obu ya mere Mji leche anya wee si kam tuye ya ugo nke bu " ADA DI ORA MMA 1 N'ALA IGBO" wee n'asi nne jide ka iji. Ka MKwusi ebea, Mbochi nta ka achuo na owere nchi. Igbo mmamma nu! Posted: at 16-04-2010 01:42 AM (15 years ago) | Newbie | |
Reply |
kurupt419 at 16-04-2010 01:47 AM (15 years ago) (m) nwanne anyi anula ihe ikwuru oga adiri gi na mma udo chia na ogbe gi. Posted: at 16-04-2010 01:47 AM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 16-04-2010 02:31 PM (15 years ago) (m) @kurupt abiagom ala igbo 9 times,4times as kid then 5 times as adult,anam a try ofuma abi?
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 16-04-2010 02:31 PM (15 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
mallorca at 16-04-2010 02:39 PM (15 years ago) (m) @ bzmstr-dalu make nkuzigi n'ebem no,ibu nwafor igbo ofuma me kwaa ka mmuta igbo na edeya ofuma ka gi.i pass thaluruogh hell during my grand father burial with some kinsmen beacuse of this.d
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 16-04-2010 02:39 PM (15 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
kurupt419 at 16-04-2010 08:12 PM (15 years ago) (m) onyeoma mallorca anu lam ihe ikwuru nsogbu adighi ihe obula ichoro ima na asusu igbo bata na ebea anyi ga akuziri gi mee ka imalu ya. Posted: at 16-04-2010 08:12 PM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 17-04-2010 05:10 PM (15 years ago) (m) ka chineke mezie okwu@kurupt
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 17-04-2010 05:10 PM (15 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
kurupt419 at 17-04-2010 05:32 PM (15 years ago) (m) nwannem udi chia na nndu gi. Posted: at 17-04-2010 05:32 PM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
rbest at 18-04-2010 06:13 PM (15 years ago) (f) Ndi igbo ibem ekene m unu ooo, nke onye chili ya zelu. ya gaziere unu nile. Posted: at 18-04-2010 06:13 PM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
kurupt419 at 18-04-2010 10:48 PM (15 years ago) (m) anyi anula ihe ikwuru nwanne oga diri gi na mma. Posted: at 18-04-2010 10:48 PM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
igbo ndi oma........... blings na ekele oh Posted: at 19-04-2010 03:00 PM (15 years ago) | Hero | |
Reply |
kurupt419 at 19-04-2010 10:02 PM (15 years ago) (m) onye oma blings ndewoo. Posted: at 19-04-2010 10:02 PM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Stateboy at 19-04-2010 10:41 PM (15 years ago) (m) Maazi blings ndeewo,nke onye chiri ym zere.o bum bu maazi stateboy in the kitchen.onye si na okam ede igbo ya dee ka anyi nuu. Posted: at 19-04-2010 10:41 PM (15 years ago) | Newbie | |
Reply |
kurupt419 at 20-04-2010 12:56 AM (15 years ago) (m) agu ina akoo ka onye egbuwara isi. anyi abiagi ebaa imu aka onye ka igbo ede akwa ina anu??? Posted: at 20-04-2010 12:56 AM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |