Igbo's only (Page 6)

Date: 19-10-2009 9:49 am (14 years ago) | Author: Victor Onyii Blings
1 ... 3 4 5 [6] 7 8 9 ... 148
- divineproject at 26-10-2009 04:26 PM (14 years ago)
(f)
CY, you are sleep-walking..you, yes you...........

Posted: at 26-10-2009 04:26 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- cyril4christ at 26-10-2009 04:50 PM (14 years ago)
(m)
NNE IMA KWA EBE MU NSI...OKWA ENUGU STATE KA MU SI MAKA IME GI IFE NINE.......HAAA
Posted: at 26-10-2009 04:50 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- divineproject at 26-10-2009 04:57 PM (14 years ago)
(f)
Do Enugu people have two heads??..........if u like come from under the Ugwu, e no concern me....

Posted: at 26-10-2009 04:57 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- pancho at 26-10-2009 04:58 PM (14 years ago)
(m)
abu mu onye kaduna.

Posted: at 26-10-2009 04:58 PM (14 years ago) | Upcoming
Reply
- cyril4christ at 26-10-2009 05:20 PM (14 years ago)
(m)
Quote from: divineproject on 26-10-2009 04:57 PM
Do Enugu people have two heads??..........if u like come from under the Ugwu, e no concern me....




ONA IMARA IFE ANYI NA EME ONYE OBURA NA ACHO ANYI OKWU...............JU KWA ESE BIKO.......
Posted: at 26-10-2009 05:20 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- divineproject at 26-10-2009 05:24 PM (14 years ago)
(f)
Wetin una dey do them??.................and who dey chola gi okwu for here?.........

Posted: at 26-10-2009 05:24 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- blings_is_back at 26-10-2009 05:34 PM (14 years ago)
(m)
onye ugwu anyi mara na obu na ime ugwu kaduna ka isi wee bia ebe a.....
Posted: at 26-10-2009 05:34 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- blings_is_back at 26-10-2009 05:42 PM (14 years ago)
(m)
Quote from: divineproject on 26-10-2009 05:24 PM
Wetin una dey do them??.................and who dey chola gi okwu for here?.........

dp si ebe puo.... mu na gi ga enwe kwa nsogbu oh!
Posted: at 26-10-2009 05:42 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- Vixenx at 27-10-2009 12:38 AM (14 years ago)
(f)
IHE M JI MAKA YA WEE SI NA OBU SO NDI IGBO KAM CHORO EBE A BU MAKA NA ACHOROM KA ANYI NCHA JIKO AKA ONU, MA WERE KWA OFU OBI NA EME IHE EBE A. KA ANYI KWUO IHE GA ENYERE NDI IGBO AKA... ONYE OBULA GA EKWU OKWU EBE A, GA EDE YA NA IGBO, MA OBUGHI OTU AHU, ANYI AMARA NA IBUGHI ONYE IGBO.....
Posted: at 27-10-2009 12:38 AM (14 years ago) | Addicted Hero
Reply
- Uzzy at 27-10-2009 01:58 AM (14 years ago)
(f)
Nne eziokwu ka ikwuru maka na ndi ofe mmanu choro i su asusu ha, ha ga asu ru ya na isi!!!

Posted: at 27-10-2009 01:58 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- cyril4christ at 27-10-2009 08:26 AM (14 years ago)
(m)
UMU OMA ODIKA MU TABA UNU NA ABUO ATA...UMU WAYI MA ULU ASUSU BE NNA HA BALA OWU UDI UNU KA ANYI CHOLO EBE A OYA ADIRI UNU NA MMA OH......MAKA NA OBU EBE A KA ANYI GA EJI WELE MALU NDE WU NDE IGBO ANYI..........
Posted: at 27-10-2009 08:26 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- blings_is_back at 27-10-2009 10:10 AM (14 years ago)
(m)
Quote from: cyril4christ on 27-10-2009 08:26 AM
UMU OMA ODIKA MU TABA UNU NA ABUO ATA...UMU WAYI MA ULU ASUSU BE NNA HA BALA OWU UDI UNU KA ANYI CHOLO EBE A OYA ADIRI UNU NA MMA OH......MAKA NA OBU EBE A KA ANYI GA EJI WELE MALU NDE WU NDE IGBO ANYI..........

AGU NWOKE.... ISI NA ODIZI GI KA OBU GI TABA UMU OMA ABUO A... BIKO ATA KWANA HA, KA ANYI HU NDI BU EZIGBO NDI IGBO MARA MMA MA MATAKWA OTU ESI ASU IGBO MA NA EDE KWA YA EDE EBE A.....

UZZY NWANYI OMA, OLE OTU IMERE?...
Posted: at 27-10-2009 10:10 AM (14 years ago) | Hero
Reply
- cyril4christ at 27-10-2009 10:46 AM (14 years ago)
(m)
BLINGS NWA NNA KEDU KWA NU IFE SI MU MEE...EBE OBI BU MU SOSO AGHURI NA UMU OMA NA ASU ASUSU ANYI NKE OMA......ISA KWALACHI NKE OMA TATA....KEDU MAKA ONYE BEE GI.................
Posted: at 27-10-2009 10:46 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- HearMyCry at 27-10-2009 10:56 AM (14 years ago)
(f)
Passing.
Posted: at 27-10-2009 10:56 AM (14 years ago) | Upcoming
Reply
- blings_is_back at 27-10-2009 10:57 AM (14 years ago)
(m)
NWANNE, UDO DI.... JEHOVAH BU KWA EZE...... ONYE BEM NOO OFUMA..... KEDU KWANU MAKA ONYE NKE GI?
Posted: at 27-10-2009 10:57 AM (14 years ago) | Hero
Reply
- blings_is_back at 27-10-2009 10:59 AM (14 years ago)
(m)
Quote from: HearMyCry on 27-10-2009 10:56 AM
Passing.

BIA ONYE A NA ENWEGHI IRU, INA PASS SI KWA EBE A KPACHARA ANYA GI... MAKA EBE BU EBE NDI NA ASU NANI IGBO... IBIA EBE A OZO, AGAM EME GI IHE...
Posted: at 27-10-2009 10:59 AM (14 years ago) | Hero
Reply
- cyril4christ at 27-10-2009 11:02 AM (14 years ago)
(m)
NWANNE ANYI NCHA NOO KWA OFUMA...KAMA NA OBU OYI NA  ATU ANYI NKE UKWU EBEA................
Posted: at 27-10-2009 11:02 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- blings_is_back at 27-10-2009 11:08 AM (14 years ago)
(m)
CHAI....... MU NYE NU ONWE GI OKU KA OYI PUO.... NA
Posted: at 27-10-2009 11:08 AM (14 years ago) | Hero
Reply
- cyril4christ at 27-10-2009 11:11 AM (14 years ago)
(m)
LOL LOL LOL..  KEDU KA MU GA ESI WELU NYE ONWE MU OKU............
Posted: at 27-10-2009 11:11 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- blings_is_back at 27-10-2009 11:21 AM (14 years ago)
(m)
YA BU NA ICHO NU KA OYI TU BA GI NA
Posted: at 27-10-2009 11:21 AM (14 years ago) | Hero
Reply
1 ... 3 4 5 [6] 7 8 9 ... 148