nwanne eh, agam agba dat boi egbe kitaaaa Posted: at 2-11-2009 06:12 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
BIKO AGBA KWANA............... Posted: at 2-11-2009 08:09 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
HAPU YA KA OGBAGBUE EWU AWUSA AHU. Posted: at 3-11-2009 02:06 AM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
wa orue O! Igbo I greet O! Posted: at 3-11-2009 01:31 PM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
teeco at 3-11-2009 01:41 PM (14 years ago) (m) >>>>>>>>>>>>>>>>>>>>
Posted: at 3-11-2009 01:41 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
teeco, wetin dis all one mean na?..... u dey miss road?, abi u don 4get sey na only igbo's we want for here... abi u don learn how to write am? Posted: at 3-11-2009 02:30 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
ODIKA HA ASIYA BIA MEBISIE IFE ANYI NA EME EBE A....MANA YA MALUKWA NA EGBE YA EKWU YA NA ISI...... Posted: at 3-11-2009 02:40 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
gbachi nu ya nkiti, ka ogbayaria ka mu gwa gi were egbe gi gbawa ya onu Posted: at 3-11-2009 02:43 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
ONWU EZIOKWU NWANNE MADU................. Posted: at 3-11-2009 02:44 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
agwalam ha na anyi achoghi ndi ofe mmanu ebe a mana ha anaghi anu ihe Posted: at 3-11-2009 02:47 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
HA PU HA MGBE ONYE AHU CHOLO ISI YA ACHO ONWERE MALU IFE ANA EKWU............... Posted: at 3-11-2009 02:51 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
hahahhahahaa Posted: at 3-11-2009 03:08 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
orugo mgbe anyi ga eji iwe biafra wee meruo mmadu ahu ebe a Posted: at 3-11-2009 03:11 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
ACHOROM KA TEECO SI EBEA PUA MAKA NA OBU ONYE UGWU NIME UGWU, AGAM AKPO OJUKWU NA EKWENTIM KA ODURU NDI AGHA BIAFRA BIA NA NAIJAPALS KA EBIDOGODU GBUBE NDI UGWU NA NDI OFE MMANU NDI JURU NA OCHICHI AGAGHI ERU NDI IGBO AKA NA OBODO ANYI BU NIGERIA. Posted: at 3-11-2009 09:48 PM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
biko mee oso oso Posted: at 4-11-2009 11:59 AM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
NWANNE IKE ADIGHIM UGBUA. Posted: at 10-11-2009 04:28 AM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
nwoke oma, okwu ka ikwuro.... ogisiri na obu nna gi muru gi.... nnooo na forum bu nani umu igbo no ya... Posted: at 10-11-2009 11:39 AM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
DALU KWANU OHHHHHHHHHHHHH Posted: at 10-11-2009 04:18 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ibiala?..............nnooo Posted: at 10-11-2009 05:08 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
umunne m, onwere onye choro unu okwu ebe a? Posted: at 17-11-2009 05:42 AM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |