Posted: at | |
TALK AM LISTENING!!!
| |||||
Eehn?? Unu ngala di-ikwu okwu ke mgbe ahu... na wa. ReplyAnyway, unu afutala ee? asi m m'abia ekelee unu. la m hie Ngwa
| |||||
Quote from: Sheenor on 29-11-2009 01:30 AM crazie igbo's ugbogebe ahu ikpu na anya ka mu ga anara gi ugbua..... one ofe mmanu
| |||||
Agam achi gbu onwem na-ochi here ooo Reply![]() ![]() ![]() i still talk am.. some people no sabi write this igbo well ooo. i no fit learn anythin with wrong spellings. Bikoo umunne na Umunna m, dee ni edemede ibo nke oma. DirtyKid is a Happy Kid !!.....FATHER !! I've cast my bread on the waters long time ago. Now it's time 4u to return it, well buttered !!
| |||||
Dirtykid, I di-ikwu onye? O bu m bu onye i di-ikwu? Replyla m hie Ngwa
| |||||
Mba nu NenyeN... oburo gi ... mana obughi kwa onye obula ga aghota ka isi ede igbo. n'ihe na edemede ibo gi aburoo ibo izugbe. ReplyDirtyKid is a Happy Kid !!.....FATHER !! I've cast my bread on the waters long time ago. Now it's time 4u to return it, well buttered !!
| |||||
Amaghi m Igbo Izugbe asuma asuma, ma o bu dee. Replyla m hie Ngwa
| |||||
Ya emee, unu gakwa-igbaghara okwu m maka na ihe m ma asu ma o bu dee ke oma bu okwu ndi ebe ke m. M bia acho ide l'Igbo Izugbe, o ga-ime, m'eyie onye l'amagh Igbo asu ma otu. Replyla m hie Ngwa
| |||||
obi mu nnooooooooo so porina porina a huru mu ndi ibgo an anya. Reply
| |||||
oge eru kwalanu eji ama nde bu nde Replyumu afo kwanu yaa oka osiri mee my papa say i be igbo no dey hear o
| |||||
Quote from: NenyeN on 6-12-2009 11:51 PM Ya emee, unu gakwa-igbaghara okwu m maka na ihe m ma asu ma o bu dee ke oma bu okwu ndi ebe ke m. M bia acho ide l'Igbo Izugbe, o ga-ime, m'eyie onye l'amagh Igbo asu ma otu. Huh?? wot did u type
| |||||
I ghotafugh? Replyla m hie Ngwa
| |||||
Reply | |||||
Quote from: NenyeN on 6-12-2009 11:48 PM Amaghi m Igbo Izugbe asuma asuma, ma o bu dee. Nwanne, ihe ikwuru bu eziokwu, ufodi n'ime anyi ebea ama nkweta di na ha amaghi ede ofuma, kama ha, si gi na-ha bu onye nkuzi ibo.. ![]() ![]() mana ka mu gwa gi eziokwu, imara ede ibo ofuma dika isi-asu ya. ji si ike ![]() ![]() DirtyKid is a Happy Kid !!.....FATHER !! I've cast my bread on the waters long time ago. Now it's time 4u to return it, well buttered !!
| |||||
Quote from: Eddy-nwamama on 8-12-2009 07:17 PM oge eru kwalanu eji ama nde bu nde umu afo kwanu yaa oka osiri mee my papa say i be igbo no dey hear o ![]() ![]() ![]() DirtyKid is a Happy Kid !!.....FATHER !! I've cast my bread on the waters long time ago. Now it's time 4u to return it, well buttered !!
| |||||
Quote from: ANGELVIC on 7-12-2009 04:27 PM obi mu nnooooooooo so porina porina a huru mu ndi ibgo an anya. nwanyi oma, nnoo oh!... ihe obula i choro mee oso oso gwam ka mu nye gi ya..... o mu bu eze ndi igbo na NP
| |||||
Quote from: blings_is_back on 10-12-2009 05:55 PM Quote from: ANGELVIC on 7-12-2009 04:27 PM obi mu nnooooooooo so porina porina a huru mu ndi ibgo an anya. nwanyi oma, nnoo oh!... ihe obula i choro mee oso oso gwam ka mu nye gi ya..... o mu bu eze ndi igbo na NP Onye mere gi Eze ndi igbo na- NP ![]() ![]() DirtyKid is a Happy Kid !!.....FATHER !! I've cast my bread on the waters long time ago. Now it's time 4u to return it, well buttered !!
| |||||
BLINGS OBU NA IMAGHI NA OBUM BU MR WORLD? ONYE MERE GI EZE NDI IGBO EBEA? IHE M GA EJI GBASI NKITI MAKA OKWUA BU NA M ANAGHI EME IHE DI LOCAL ANA M EME INT`L MANA ANYI GA ATU AKWUKWO KA M CHIE GI EZE NDI IGBO..........IGWE!!!!!!!!!!!!! ReplyTALK AM LISTENING!!!
| |||||
Eze ndi anwuruma...Eze afo toro. Replylol, onwero kwa onye mkporo aha
| |||||
nwanyi oma, obu blings ka ikporo aha maka na obu ya si na obu eze ndi igbo ReplyTALK AM LISTENING!!!
|
Benue In Uproar As Leaked Adult Videos Spark Outrage, Calls For Arrests
Prophecy Resurfaces As Pastor’s Warning To VeryDarkMan Goes Viral After Arrest (Photos)
18Yr Old Boy Impregnates 10 Girls, Including His Boss' Daughter After He Was Sent To Learn A
103 Virgin Girls Initiated Into Womanhood At Ovia Osese Festival In Kogi State (Photos)
"Many Have Suffered From Stroke" -Pastor Oyakhilome’s Sermon On Salt Sparks Heated Debate (Vid)
VDM And I Are Officially Married - Actress Sarah Martins Drops Bombshell
LA HOTTIE! Davido’s Wife, Chioma Adeleke, Flaunts Her Hot Bod In Lovely New Photos
"Why I Would Choose Davido Over Burnaboy, Wizkid" – Singer, Zinoleesky
'Some Men Are Praying For Their Wives To Die So They Can Marry Another' -Nigerian Man Blows Hot