Igbo's only (Page 17)

Date: 19-10-2009 9:49 am (14 years ago) | Author: Victor Onyii Blings
1 ... 14 15 16 [17] 18 19 20 ... 148
- bobturin at 27-12-2009 06:05 PM (14 years ago)
(m)
imara na ibughi onye igbo ma obu nwafo nwoke m oso ba gi na ukwu maka na onye obuna si na ya bu nwa afo igbo kwesiri ima ka esi asu asusu ebe osi, maka na obuya ka hausa na yoruba jiri ka anyi mma , umu afo ibo na eneluzi ife umu america na eme wee chezo ebe ha si, ebim na italy wee umu ma na umu m nile na asu igbo maka na anam egosi ha asusu ebem si , so imara na ibu ezi nwa afo igbo nwanne choo uzo eme isi, udo diri umu igbo nile, kwezueooooo nuueeeeeeeeeeeeeooooooooooooo.
Posted: at 27-12-2009 06:05 PM (14 years ago) | Newbie
Reply
- wholayhey at 27-12-2009 06:11 PM (14 years ago)
(m)
NDI BA ANYI..EKELE MU UNU.MMA MMA NU!
Posted: at 27-12-2009 06:11 PM (14 years ago) | Newbie
Reply
- TGod at 27-12-2009 06:57 PM (14 years ago)
(m)
Hmmm nwa nna e gi okwu. @toks what a great disappointment. @divinP nne e ga di. Chi ga agosi gi. Chai! Ife nile mebe zia na ebe a.

Posted: at 27-12-2009 06:57 PM (14 years ago) | Newbie
Reply
- Britishsteve at 27-12-2009 08:11 PM (14 years ago)
(m)
Na eziokwu obu ihe jokariri udene na njo ma sigbuo kwaa nkakwu na isi na onye kpolo onwe ya nwa afo Igbo amaghi asu igbo,bikonu onye obuna muba ka esi asu igbo,onye amagha agba ya kwebe na isi.Bido suba igbo nwa obele obele na nkpughari nkpughari ka eji ele nwa nkpi.Udo dili umu igbo!
Posted: at 27-12-2009 08:11 PM (14 years ago) | Newbie
Reply
- chogzie at 27-12-2009 08:52 PM (14 years ago)
(m)
Wetin b dis
Posted: at 27-12-2009 08:52 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- chogzie at 27-12-2009 08:52 PM (14 years ago)
(m)
Wetin b dis?
Posted: at 27-12-2009 08:52 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Toks-E at 27-12-2009 08:54 PM (14 years ago)
(m)
Quote from: TGod on 27-12-2009 06:57 PM
Hmmm nwa nna e gi okwu. @toks what a great disappointment. @divinP nne e ga di. Chi ga agosi gi. Chai! Ife nile mebe zia na ebe a.

wat ar u talkin abt  Undecided

Posted: at 27-12-2009 08:54 PM (14 years ago) | Addicted Hero
Reply
- Maxti at 28-12-2009 03:50 AM (14 years ago)
(m)
Guy,use ur messenger next time.
Posted: at 28-12-2009 03:50 AM (14 years ago) | Upcoming
Reply
- weareone85 at 28-12-2009 08:04 AM (14 years ago)
(m)
 Huh? it's unfortunate that i leaved in Nigeria for 12yrs and still i can't read or write igbo. thats sucks bad
Posted: at 28-12-2009 08:04 AM (14 years ago) | Newbie
Reply
- rakets at 31-12-2009 08:16 PM (14 years ago)
(m)
NWANNE M NWOKE EKELERE M GI MAKA OHERE A I WEPUTARA MAKA NDI IGBO.
O GA-ADIRI GI NMA.YA GAZIE.IGBO NI'ILE UDO DIRI UNU.ASI M IHE OMA MERE ONYE, YA MEKWARA IBEYA. WEE NA ASIKWA IHE OMA MERE NDI IGBO NI'ILE NA-AFO OHURU A,[2010]
Posted: at 31-12-2009 08:16 PM (14 years ago) | Newbie
Reply
- blings_is_back at 5-01-2010 05:12 PM (14 years ago)
(m)
dalu nwoke oma...
Posted: at 5-01-2010 05:12 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- cyril4christ at 6-01-2010 10:44 AM (14 years ago)
(m)
hmmmmmmmmmmmmmmmm..............afor ofu mama nu
Posted: at 6-01-2010 10:44 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- blings_is_back at 6-01-2010 11:27 AM (14 years ago)
(m)
agu nwoke... kedu ije
Posted: at 6-01-2010 11:27 AM (14 years ago) | Hero
Reply
- cyril4christ at 6-01-2010 01:52 PM (14 years ago)
(m)
nwanne mmadu ano mu mma na ekwe oyoyo..............kedu nke na eme
Posted: at 6-01-2010 01:52 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- dirtykid at 6-01-2010 03:04 PM (14 years ago)
(m)
Kedu ihe na-eme ebea . Igbo bu igbo ekele mu un ooo !!!

Posted: at 6-01-2010 03:04 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- ebony_cutie at 7-01-2010 11:55 AM (14 years ago)
(f)
Quote from: dirtykid on  6-01-2010 03:04 PM
Kedu ihe na-eme ebea . Igbo bu igbo ekele mu un ooo !!!

Imelu ofuma nna
Posted: at 7-01-2010 11:55 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- tubmann at 7-01-2010 12:06 PM (14 years ago)
(m)
E LEE IHE UNU CHORO K'ANYI KWUO EBE A BIKO KWANU?
Posted: at 7-01-2010 12:06 PM (14 years ago) | Newbie
Reply
- blings_is_back at 7-01-2010 12:45 PM (14 years ago)
(m)
Quote from: tubmann on  7-01-2010 12:06 PM
E LEE IHE UNU CHORO K'ANYI KWUO EBE A BIKO KWANU?

ajuju gi di mma..... ihem choro ka anyi kwuo ebe bu otu anyi ge esi wee nara ndi ugwu ochichi nchi ngbu nke ha na achi anyi ka mgbe aluchara ogu biafra... Oge elugo mgbe ndi igbo ga ewere ihe ruru ha...
Posted: at 7-01-2010 12:45 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- irule at 8-01-2010 01:03 PM (14 years ago)
(m)
This is total languagecism, don't worry wen Yar'Adua comes back wu wil ad Arab languages too

Posted: at 8-01-2010 01:03 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- irule at 8-01-2010 01:11 PM (14 years ago)
(m)
This is total languagecism, don't worry wen Yar'Adua comes back wu wil ad Arab languages too

Posted: at 8-01-2010 01:11 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
1 ... 14 15 16 [17] 18 19 20 ... 148