Igbo's only (Page 14)

Date: 19-10-2009 9:49 am (14 years ago) | Author: Victor Onyii Blings
1 ... 11 12 13 [14] 15 16 17 ... 148
- Mr-World at 4-12-2009 02:52 AM (14 years ago)
(m)
MANA IGA AGWA YA KA OGHARA IKPO ANYI NDI ARA OZO

Posted: at 4-12-2009 02:52 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- NenyeN at 6-12-2009 12:26 AM (14 years ago)
(m)
Eehn?? Unu ngala di-ikwu okwu ke mgbe ahu... na wa.
Anyway, unu afutala ee? asi m m'abia ekelee unu.

Posted: at 6-12-2009 12:26 AM (14 years ago) | Newbie
Reply
- blings_is_back at 6-12-2009 12:30 AM (14 years ago)
(m)
Quote from: Sheenor on 29-11-2009 01:30 AM
crazie igbo's

ugbogebe ahu ikpu na anya ka mu ga anara gi ugbua..... one ofe mmanu
Posted: at 6-12-2009 12:30 AM (14 years ago) | Hero
Reply
- dirtykid at 6-12-2009 02:54 PM (14 years ago)
(m)
Agam achi gbu onwem na-ochi here ooo  Grin Grin Grin.

i still talk am.. some people no sabi write this igbo well ooo. i no fit learn anythin with wrong spellings.

Bikoo umunne na Umunna m, dee ni edemede ibo nke oma.

Posted: at 6-12-2009 02:54 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- NenyeN at 6-12-2009 03:28 PM (14 years ago)
(m)
Dirtykid, I di-ikwu onye? O bu m bu onye i di-ikwu?

Posted: at 6-12-2009 03:28 PM (14 years ago) | Newbie
Reply
- dirtykid at 6-12-2009 10:14 PM (14 years ago)
(m)
Mba nu NenyeN... oburo gi ... mana obughi kwa onye obula ga aghota ka isi ede igbo. n'ihe na edemede ibo gi aburoo ibo izugbe.


Posted: at 6-12-2009 10:14 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- NenyeN at 6-12-2009 11:48 PM (14 years ago)
(m)
Amaghi m Igbo Izugbe asuma asuma, ma o bu dee.

Posted: at 6-12-2009 11:48 PM (14 years ago) | Newbie
Reply
- NenyeN at 6-12-2009 11:51 PM (14 years ago)
(m)
Ya emee, unu gakwa-igbaghara okwu m maka na ihe m ma asu ma o bu dee ke oma bu okwu ndi ebe ke m. M bia acho ide l'Igbo Izugbe, o ga-ime, m'eyie onye l'amagh Igbo asu ma otu.

Posted: at 6-12-2009 11:51 PM (14 years ago) | Newbie
Reply
- ANGELVIC at 7-12-2009 04:27 PM (14 years ago)
(f)
obi mu nnooooooooo so porina porina a huru mu ndi ibgo an anya.
Posted: at 7-12-2009 04:27 PM (14 years ago) | Newbie
Reply
- Eddy-nwamama at 8-12-2009 07:17 PM (14 years ago)
(m)
oge eru kwalanu eji ama nde bu nde
umu afo kwanu yaa
oka osiri mee

my papa say i be igbo no dey hear o
Posted: at 8-12-2009 07:17 PM (14 years ago) | Upcoming
Reply
- ebony_cutie at 9-12-2009 12:37 AM (14 years ago)
(f)
Quote from: NenyeN on  6-12-2009 11:51 PM
Ya emee, unu gakwa-igbaghara okwu m maka na ihe m ma asu ma o bu dee ke oma bu okwu ndi ebe ke m. M bia acho ide l'Igbo Izugbe, o ga-ime, m'eyie onye l'amagh Igbo asu ma otu.

Huh?? wot did u type
Posted: at 9-12-2009 12:37 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- NenyeN at 9-12-2009 02:11 AM (14 years ago)
(m)
I ghotafugh?

Posted: at 9-12-2009 02:11 AM (14 years ago) | Newbie
Reply
- shine1177 at 9-12-2009 03:58 PM (14 years ago)
(m)
uhm

Posted: at 9-12-2009 03:58 PM (14 years ago) | Upcoming
Reply
- dirtykid at 10-12-2009 12:40 AM (14 years ago)
(m)
Quote from: NenyeN on  6-12-2009 11:48 PM
Amaghi m Igbo Izugbe asuma asuma, ma o bu dee.

Nwanne, ihe ikwuru bu eziokwu, ufodi n'ime anyi ebea ama nkweta di na ha amaghi ede ofuma, kama ha, si gi na-ha bu onye nkuzi ibo.. Grin Grin.

 mana ka mu gwa gi eziokwu, imara ede ibo ofuma dika isi-asu ya. ji si ike  Wink Wink

Posted: at 10-12-2009 12:40 AM (14 years ago) | Hero
Reply
- dirtykid at 10-12-2009 12:41 AM (14 years ago)
(m)
Quote from: Eddy-nwamama on  8-12-2009 07:17 PM
oge eru kwalanu eji ama nde bu nde
umu afo kwanu yaa
oka osiri mee

my papa say i be igbo no dey hear o

 Grin Grin Grin

Posted: at 10-12-2009 12:41 AM (14 years ago) | Hero
Reply
- blings_is_back at 10-12-2009 05:55 PM (14 years ago)
(m)
Quote from: ANGELVIC on  7-12-2009 04:27 PM
obi mu nnooooooooo so porina porina a huru mu ndi ibgo an anya.

nwanyi oma, nnoo oh!... ihe obula i choro mee oso oso gwam ka mu nye gi ya..... o mu bu eze ndi igbo na NP
Posted: at 10-12-2009 05:55 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- dirtykid at 11-12-2009 12:24 AM (14 years ago)
(m)
Quote from: blings_is_back on 10-12-2009 05:55 PM
Quote from: ANGELVIC on  7-12-2009 04:27 PM
obi mu nnooooooooo so porina porina a huru mu ndi ibgo an anya.

nwanyi oma, nnoo oh!... ihe obula i choro mee oso oso gwam ka mu nye gi ya..... o mu bu eze ndi igbo na NP


Onye mere gi Eze ndi igbo na- NP   Shocked Shocked?? kedu mgbe aturu vote di otua ??

Posted: at 11-12-2009 12:24 AM (14 years ago) | Hero
Reply
- Mr-World at 11-12-2009 12:52 AM (14 years ago)
(m)
BLINGS OBU NA IMAGHI NA OBUM BU MR WORLD? ONYE MERE GI EZE NDI IGBO EBEA? IHE M GA EJI GBASI NKITI MAKA OKWUA BU NA M ANAGHI EME IHE DI LOCAL ANA M EME INT`L MANA ANYI GA ATU AKWUKWO KA M CHIE GI EZE NDI IGBO..........IGWE!!!!!!!!!!!!!

Posted: at 11-12-2009 12:52 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- ebony_cutie at 11-12-2009 02:41 AM (14 years ago)
(f)
Eze ndi anwuruma...Eze afo toro.
lol, onwero kwa onye mkporo aha
Posted: at 11-12-2009 02:41 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Mr-World at 11-12-2009 02:49 AM (14 years ago)
(m)
nwanyi oma, obu blings ka ikporo aha maka na obu ya si na obu eze ndi igbo

Posted: at 11-12-2009 02:49 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
1 ... 11 12 13 [14] 15 16 17 ... 148