nicestobi at 3-07-2010 03:58 PM (14 years ago) (m) ARA GBACHA ONYE ARA, OR WO YA NA ANYA Posted: at 3-07-2010 03:58 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
nicestobi at 3-07-2010 04:00 PM (14 years ago) (m) OWUSAGHI EEH, E GA AMALIFE OH Posted: at 3-07-2010 04:00 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ndjoe at 3-07-2010 04:12 PM (14 years ago) (m) asi na nchi ta ma nchi ata ghi ona ghi adhi ka nchi otago Posted: at 3-07-2010 04:12 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
nicestobi at 3-07-2010 04:18 PM (14 years ago) (m) HABBAH, NKA SIKWA LA IKE Posted: at 3-07-2010 04:18 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ndjoe at 3-07-2010 04:27 PM (14 years ago) (m) yes osiri ike ihe oputara bu na, obulu na irie ihe ma nwanne ghi eri ghi, ya bu na ghi nwa eri be ghi Posted: at 3-07-2010 04:27 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
nicestobi at 3-07-2010 04:33 PM (14 years ago) (m) EZI-OKWU KA E KWULU NWANNE Posted: at 3-07-2010 04:33 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
kurupt419 at 3-07-2010 07:08 PM (14 years ago) (m) asi na nchi ta ma nchi ata ghi ona ghi adhi ka nchi otago
bia kedu onye ngwa no ebea?  ?? Posted: at 3-07-2010 07:08 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Uluaku at 3-07-2010 07:55 PM (14 years ago) (f) ekene onye nyuru ahuru ekele onye nuru isi ya Posted: at 3-07-2010 07:55 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
ndjoe at 3-07-2010 08:06 PM (14 years ago) (m) asi na nchi ta ma nchi ata ghi ona ghi adhi ka nchi otago
bia kedu onye ngwa no ebea?  ?? bia nwa a onye ugwu turu ime ya kedu onye ina akpo onye ngwa eyirim ghi onye ngwa? odi ka ina anu akpuru achia. Posted: at 3-07-2010 08:06 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Bismack at 4-07-2010 03:03 AM (14 years ago) (m) Ukwa ru oge ya òdaa Posted: at 4-07-2010 03:03 AM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
mibenne at 4-07-2010 08:53 AM (14 years ago) (f) Egbe bere ugo ebere,onye si ibe ya eberela nku kwa ya. Posted: at 4-07-2010 08:53 AM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
ijeoma2010 at 4-07-2010 12:23 PM (14 years ago) (m) AFO-IME NA AGBA AMA OTU ARALA ARA. Posted: at 4-07-2010 12:23 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
nicestobi at 4-07-2010 01:07 PM (14 years ago) (m) ara ga gba ndi ara Posted: at 4-07-2010 01:07 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ndjoe at 4-07-2010 03:24 PM (14 years ago) (m) ara ga gba ndi ara
obu onye mere ife na Ada Posted: at 4-07-2010 03:24 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
nicestobi at 4-07-2010 05:07 PM (14 years ago) (m) ONYE OBULA GIDE NWANNE GI SI YA NA IFULU YA NA ANYA NA E BU ONYE UWA OMA..OBURO NKE NWOKE BIA O GIDE NWANYI O NWOKE NA NWOKE, NWANYI NA NWAYI Posted: at 4-07-2010 05:07 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
logten at 4-07-2010 05:17 PM (14 years ago) (m) ONYE OBULA GIDE NWANNE GI SI YA NA IFULU YA NA ANYA NA E BU ONYE UWA OMA..OBURO NKE NWOKE BIA O GIDE NWANYI O NWOKE NA NWOKE, NWANYI NA NWAYI
wetin be d meaning? INTERPRETE Posted: at 4-07-2010 05:17 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
nicestobi at 4-07-2010 05:27 PM (14 years ago) (m) HOLD UR BROTHER AND TELL HIM U LOVE HIM GUYS TO GUYS, LADIES TO LADIES after u go say u dey understand igbo Posted: at 4-07-2010 05:27 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ndjoe at 4-07-2010 07:19 PM (14 years ago) (m) uku na eyi ogodo adighi mma igba oto Posted: at 4-07-2010 07:19 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Bismack at 5-07-2010 04:55 AM (14 years ago) (m) Nothing mega Posted: at 5-07-2010 04:55 AM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
nicestobi at 5-07-2010 08:18 AM (14 years ago) (m) c jek Posted: at 5-07-2010 08:18 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |