Igbos come show your proverbs skills (Page 11)

Date: 27-06-2010 12:56 am (14 years ago) | Author: Alfred
1 ... 8 9 10 [11] 12 13 14 ... 22
- bertona12 at 7-07-2010 10:17 PM (14 years ago)
(m)
otule m puoram nsi na ahu,ndi ji nke ha egbu opi,gburu
Posted: at 7-07-2010 10:17 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- bertona12 at 7-07-2010 10:19 PM (14 years ago)
(m)
Dibia na agwo otoro,ike ya o di n'elu
Posted: at 7-07-2010 10:19 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- bertona12 at 7-07-2010 10:21 PM (14 years ago)
(m)
onye aturu ilu kowara ya,ego eji lua nne ya lara na nkiti
Posted: at 7-07-2010 10:21 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- bertona12 at 7-07-2010 10:23 PM (14 years ago)
(m)
nwata lekwa aka lekwa agwo..ya achiri aka o maghi na aka bu agwo
Posted: at 7-07-2010 10:23 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- bertona12 at 7-07-2010 10:24 PM (14 years ago)
(m)
ka ube jie dibara uguru
Posted: at 7-07-2010 10:24 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- ndjoe at 7-07-2010 11:08 PM (14 years ago)
(m)
so wetin all this one come mean?
Posted: at 7-07-2010 11:08 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- kurupt419 at 8-07-2010 12:58 AM (14 years ago)
(m)
dibia gworo ozo, ozo egbue dibia
Posted: at 8-07-2010 12:58 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- kurupt419 at 8-07-2010 01:02 AM (14 years ago)
(m)
nwanyi  huru'm cheta ihe gburu nnwa ya ihe gburu nnwa ya gbu kwee ya.
Posted: at 8-07-2010 01:02 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- ndjoe at 8-07-2010 01:48 AM (14 years ago)
(m)
nnukwu madu dhi ka nnukwu arunsi
Posted: at 8-07-2010 01:48 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- missKalu at 8-07-2010 02:01 AM (14 years ago)
(f)
onwu na egbu nwa nkita adi ghi ekwe ya nuru isi nsi
Posted: at 8-07-2010 02:01 AM (14 years ago) | Upcoming
Reply
- mallorca at 8-07-2010 11:55 AM (14 years ago)
(m)
Quote from: ndjoe on  7-07-2010 11:08 PM
so wetin all this one come mean?
ichefugo na onye atuoro ilu kowara ego ejiri lu Nne ya lara niyi?

Posted: at 8-07-2010 11:55 AM (14 years ago) | Addicted Hero
Reply
- 1010franklin at 8-07-2010 01:12 PM (14 years ago)
(m)
1. Onye ma echi, echi ebuka
2. Ofeke amaghi oge eji kee nku ukwa
3. Eburu ozu onye ozo, odika ebu ozu nwankita
4. Agadi nwanyi daa nda ada nabo, agua ife obunisi onu
5. Onye siri nwata jide nkakwu, ga ebunye ya nmiri ogaeji kwo aka
6. Isi kota ebu ogba-gbue ya
7. Agba yi uzo owere ngba ogaghi echi
Posted: at 8-07-2010 01:12 PM (14 years ago) | Newbie
Reply
- ndjoe at 8-07-2010 08:07 PM (14 years ago)
(m)
Quote from: mallorca on  8-07-2010 11:55 AM
Quote from: ndjoe on  7-07-2010 11:08 PM
so wetin all this one come mean?
ichefugo na onye atuoro ilu kowara ego ejiri lu Nne ya lara niyi?

iji okwu nwanne
Posted: at 8-07-2010 08:07 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- nicestobi at 8-07-2010 08:12 PM (14 years ago)
(m)
akpo aza ka chineke anyi bu
Posted: at 8-07-2010 08:12 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- ndjoe at 8-07-2010 08:30 PM (14 years ago)
(m)
Quote from: nicestobi on  8-07-2010 08:12 PM
akpo aza ka chineke anyi bu

ona aza ekperrrrrre
Posted: at 8-07-2010 08:30 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- missKalu at 8-07-2010 08:50 PM (14 years ago)
(f)
lol
Posted: at 8-07-2010 08:50 PM (14 years ago) | Upcoming
Reply
- mallorca at 8-07-2010 08:54 PM (14 years ago)
(m)
onye na enyo isi ya ana aputa

Posted: at 8-07-2010 08:54 PM (14 years ago) | Addicted Hero
Reply
- nicestobi at 8-07-2010 10:44 PM (14 years ago)
(m)
AKANCHAWA ka anyi ga enwe na ahur a
Posted: at 8-07-2010 10:44 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- kurupt419 at 8-07-2010 10:49 PM (14 years ago)
(m)
onye aghoriri ka agbara
Posted: at 8-07-2010 10:49 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- nicestobi at 8-07-2010 10:59 PM (14 years ago)
(m)
mpiakasi ga eme eba ta
Posted: at 8-07-2010 10:59 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
1 ... 8 9 10 [11] 12 13 14 ... 22

Featured Discussions