kurupt419 at 19-08-2010 05:45 PM (13 years ago) (m) onye fee eze, eze eruo ya aka Posted: at 19-08-2010 05:45 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
elebe ukwu egboo ewu Posted: at 14-10-2010 12:52 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 14-10-2010 03:11 PM (13 years ago) (m) solid imakwa na onwere ife di iche na egbe na egbe?
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 14-10-2010 03:11 PM (13 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
colenzo at 14-10-2010 04:56 PM (13 years ago) (m) ndi igbo kwenu !!!! ufodu ndi mmadu ebe a buzi ndi ala bu otu ha anaghi asu asusu igbo nke oma ndewo nu
Support me... If you don't understand me don't write about me Posted: at 14-10-2010 04:56 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
solid imakwa na onwere ife di iche na egbe na egbe?
nwanne malloca amaghim mee ka mmata Posted: at 14-10-2010 05:57 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 15-10-2010 09:12 AM (13 years ago) (m) mata kwa na ife eji ama atu agwo na agwo adighi eyi
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 15-10-2010 09:12 AM (13 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
moniconyez at 15-10-2010 10:31 AM (13 years ago) (m) Igbo bu Igbo mma mma nu ooooo AGBARA AKA NA ASO ALA ONYE JIJI NA AKONYE...........meaning Dragging land with ordinary hand, the person with yarm will be planting his yarm to gain the land. Igbo ekele mu unu............ Posted: at 15-10-2010 10:31 AM (13 years ago) | Hero | |
Reply |
moniconyez at 15-10-2010 10:34 AM (13 years ago) (m) Igbo bu Igbo mma mma nu ooooo NWATAA KWUCHAA AKA OSORO OKENYE RIENRI....Meaning If a child washes his hand very well he will dine with the elders Igbo ekele mu unu............ Posted: at 15-10-2010 10:34 AM (13 years ago) | Hero | |
Reply |
nicestobi at 15-10-2010 09:23 PM (13 years ago) (m) ezibo agwa bu mma nwanyi Posted: at 15-10-2010 09:23 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
kurupt419 at 15-10-2010 10:55 PM (13 years ago) (m) Igbo bu Igbo mma mma nu ooooo
NWATAA KWUCHAA AKA OSORO OKENYE RIENRI....Meaning If a child washes his hand very well he will dine with the elders
Igbo ekele mu unu............
nwanne onwegi onye si gi kowaa inua, maka na a'si onye aturu inu kowara ya na ego eji luta nne ya furu ohia, ma gi onye n'kowa inu ego eji luta nne gi the same thing. IGBO OKA OHAM N'OLU NDEWOO NU. Posted: at 15-10-2010 10:55 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
nicestobi at 15-10-2010 11:06 PM (13 years ago) (m) Reply |
kurupt419 at 15-10-2010 11:35 PM (13 years ago) (m) BIA NWOKE KE IJE??? Posted: at 15-10-2010 11:35 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
nicestobi at 16-10-2010 01:01 AM (13 years ago) (m) am okey brother Posted: at 16-10-2010 01:01 AM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
meeki at 16-10-2010 01:18 AM (13 years ago) (m) eehh? Posted: at 16-10-2010 01:18 AM (13 years ago) | Upcoming | |
Reply |
moniconyez at 16-10-2010 06:23 AM (13 years ago) (m) Igbo bu Igbo mma mma nu ooooo
NWATAA KWUCHAA AKA OSORO OKENYE RIENRI....Meaning If a child washes his hand very well he will dine with the elders
Igbo ekele mu unu............
nwanne onwegi onye si gi kowaa inua, maka na a'si onye aturu inu kowara ya na ego eji luta nne ya furu ohia, ma gi onye n'kowa inu ego eji luta nne gi the same thing. IGBO OKA OHAM N'OLU NDEWOO NU. Nwoke gagha chie azu iga ahu ihe ejiribido okwua.............Igbos show your proverbs skills. go back and see the topic bro. Posted: at 16-10-2010 06:23 AM (13 years ago) | Hero | |
Reply |
kurupt419 at 16-10-2010 10:43 PM (13 years ago) (m) Igbo bu Igbo mma mma nu ooooo
NWATAA KWUCHAA AKA OSORO OKENYE RIENRI....Meaning If a child washes his hand very well he will dine with the elders
Igbo ekele mu unu............
nwanne onwegi onye si gi kowaa inua, maka na a'si onye aturu inu kowara ya na ego eji luta nne ya furu ohia, ma gi onye n'kowa inu ego eji luta nne gi the same thing. IGBO OKA OHAM N'OLU NDEWOO NU. nwanne hapu maka topic, ihe m' choro ka n'mata bu ihe ome n'ala NDI IGBO KWURU Nwoke gagha chie azu iga ahu ihe ejiribido okwua.............Igbos show your proverbs skills. go back and see the topic bro. Posted: at 16-10-2010 10:43 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
nicestobi at 17-10-2010 02:43 AM (13 years ago) (m) kedu nke na eme aba? Posted: at 17-10-2010 02:43 AM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
elebe ukwu ....ataa isi na aja Posted: at 18-10-2010 11:05 AM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
nicestobi at 18-10-2010 11:21 AM (13 years ago) (m) mmri ama efi na anya Posted: at 18-10-2010 11:21 AM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
A naghi agba aka ahu nwanta eze na onu. Simply means.. To achieve something u must invest. Igbo kwenu kwezuonu... Otua ka odi. Posted: at 18-10-2010 12:21 PM (13 years ago) | Upcoming | |
Reply |