....His girlfriend dumped him cos he denied her sex... (Page 13)

Date: 06-02-2011 8:40 am (13 years ago) | Author: Priceless Adeniyi Tunde jewel
1 ... 10 11 12 [13] 14 15 16
- Pointzero at 12-02-2011 12:46 AM (13 years ago)
(m)
d thing don tire me ooo...................every corner 4 dis NP..........even 4 confession side self she dey advertise

Posted: at 12-02-2011 12:46 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- mallorca at 12-02-2011 02:08 AM (13 years ago)
(m)
Quote from: Pointzero on 12-02-2011 12:46 AM
d thing don tire me ooo...................every corner 4 dis NP..........even 4 confession side self she dey advertise
folo ha buy na

Posted: at 12-02-2011 02:08 AM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- Pointzero at 12-02-2011 02:10 AM (13 years ago)
(m)
u too self no like me................market wey dem dey advertise like dis u say make i go bid............i no go 4 suicide mission oo..........................lmao

Posted: at 12-02-2011 02:10 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- mallorca at 12-02-2011 02:12 AM (13 years ago)
(m)
ima ntu osiri diri nwata afu

Posted: at 12-02-2011 02:12 AM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- Pointzero at 12-02-2011 02:16 AM (13 years ago)
(m)
anyhow godi............d thing akariala na..........itinye isi ebea..ofu okwu.afu,ije ebe nkea ofu okwu afu................o so ya ka otu na ako oko self

Posted: at 12-02-2011 02:16 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- mallorca at 12-02-2011 02:22 AM (13 years ago)
(m)
hahahahahah.....onwe kwara ndi odika odiya...mana fa ekwuputero

Posted: at 12-02-2011 02:22 AM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- Pointzero at 12-02-2011 02:25 AM (13 years ago)
(m)
yes ama mu nke afu............mana nke ya dizi too much......haba.......tulee ya naa..........even self ijee na purofaili ya........odekwara ya ebe ahu......odi mu ka onwere ihe ozo ana acho iche............nkea apugo na egwu

Posted: at 12-02-2011 02:25 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- mallorca at 12-02-2011 02:27 AM (13 years ago)
(m)
onwekwara ndi ga na atunyere ya sha

Posted: at 12-02-2011 02:27 AM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- Pointzero at 12-02-2011 02:30 AM (13 years ago)
(m)
oo nyanwa ka mu jiri si gi na onwere ihe ozo ona acho.............maka na since obidoro mebe adivatia.........ama na umu mkpi juru ebe a........ayagori.etinye akwukwo................ka oputara na afo ejubeghi ya

Posted: at 12-02-2011 02:30 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- mallorca at 12-02-2011 02:39 AM (13 years ago)
(m)
Utu ona ejukwanu afo?

Posted: at 12-02-2011 02:39 AM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- Pointzero at 12-02-2011 02:42 AM (13 years ago)
(m)
nwanne okwesi go iju ya naa...................onwere ebe nke odere na obu wit pay...........nke na egosi na okposara ya ka ose echoro echo

Posted: at 12-02-2011 02:42 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- mallorca at 12-02-2011 02:44 AM (13 years ago)
(m)
hahahahahahaha ndi kposara ahia na saitia abu fa otu ka abuo

Posted: at 12-02-2011 02:44 AM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- Pointzero at 12-02-2011 02:46 AM (13 years ago)
(m)
anyi ma ife ana aru naa................mana ndi nke ozo kposara afia ji jamkpa jamkpa ele nke fa...............nyanwa ana ebe ka asi na nke ya bu new product.......lol

Posted: at 12-02-2011 02:46 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- mallorca at 12-02-2011 02:51 AM (13 years ago)
(m)
new product kwa? ejirim mgbe mgbada igbo na ekeresimes were mara

Posted: at 12-02-2011 02:51 AM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- Pointzero at 12-02-2011 02:53 AM (13 years ago)
(m)
ohh..................iruru igbo....adidi mu aware self.................



mana nyanwa na ebe nke ya adivati ka aga asi n'oputara ofulu na...................odi mu ka ifunubegho adivati nwata nwaanyia b/4.............ojuru eju na saitia

Posted: at 12-02-2011 02:53 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- mallorca at 12-02-2011 03:00 AM (13 years ago)
(m)
Quote from: Pointzero on 12-02-2011 02:53 AM
ohh..................iruru igbo....adidi mu aware self.................



mana nyanwa na ebe nke ya adivati ka aga asi n'oputara ofulu na...................odi mu ka ifunubegho adivati nwata nwaanyia b/4.............ojuru eju na saitia
agbadaram igbo..mu na otutu umu ada saitia riri ñuko kwa...ufodu furm kpo ye be onu fa

Posted: at 12-02-2011 03:00 AM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- Pointzero at 12-02-2011 03:02 AM (13 years ago)
(m)
chai nwoke aa.......................itala mkpuruosisi asi gi atana.........................lol...........


idi egwu. eke oke buru mu uzo kporo oke na ikam

Posted: at 12-02-2011 03:02 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- mallorca at 12-02-2011 03:08 AM (13 years ago)
(m)
Quote from: Pointzero on 12-02-2011 03:02 AM
chai nwoke aa.......................itala mkpuruosisi asi gi atana.........................lol...........


idi egwu. eke oke buru mu uzo kporo oke na ikam
mba mba nu....mmadu na akari ife akari...afurm mmadu 6 at once na Lagos.....4 na Abuja...gbadazie Port Harcourt....mmadu mere nkari

Posted: at 12-02-2011 03:08 AM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- Pointzero at 12-02-2011 03:17 AM (13 years ago)
(m)
onosoro Eze..........................aka m ga echi gi echichi............lol

Posted: at 12-02-2011 03:17 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- mallorca at 12-02-2011 03:31 AM (13 years ago)
(m)
Quote from: Pointzero on 12-02-2011 03:17 AM
onosoro Eze..........................aka m ga echi gi echichi............lol
obukwaghi obere ife o...ofu onye gbara oso na saitia maka ofu okwu a...obu ife omere expect ka ofuru

Posted: at 12-02-2011 03:31 AM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
1 ... 10 11 12 [13] 14 15 16