....His girlfriend dumped him cos he denied her sex... (Page 14)

Date: 06-02-2011 8:40 am (13 years ago) | Author: Priceless Adeniyi Tunde jewel
1 ... 11 12 13 [14] 15 16
- Pointzero at 12-02-2011 03:35 AM (13 years ago)
(m)
hmm...............mana nwanne obi mu na agwa mu na ecast go fa hia ooo......maka ndi ne ede igbo ofuma n'ime fa ga asu ude kpoo n'onu

Posted: at 12-02-2011 03:35 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- mallorca at 12-02-2011 03:38 AM (13 years ago)
(m)
onwero....emere m ife ojoo were host my pals...obukwaghi so umu nwayi o

Posted: at 12-02-2011 03:38 AM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- Pointzero at 12-02-2011 03:43 AM (13 years ago)
(m)
o dependily ka fa ga esi were ghota nkata anyia sha.....................maka i ma na ha ka ga agu ihea ma chi foo



mana weru nwayooonye siri na imere ihe ojoo

Posted: at 12-02-2011 03:43 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- mallorca at 12-02-2011 03:54 AM (13 years ago)
(m)
ife ikwuru bu kwa eziokwu oooooo....d same tin mere m na post a si kedu onye bu ezigbo enyi na saitia...oso ka njiri gbafere d post maka okoto kariri

Posted: at 12-02-2011 03:54 AM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- Pointzero at 12-02-2011 03:57 AM (13 years ago)
(m)
hahahaha...............................ndi na akpo gi afa ebe afu ka nku abi.............


nwanne afa gi buzi NKOTE....Ikotere trouble oo

Posted: at 12-02-2011 03:57 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- mallorca at 12-02-2011 04:00 AM (13 years ago)
(m)
mba, ndi no nu na eche onye nga akpo afa....onwere onye nke na agwam na yahoo...na nga dee afa ya ebe afu...na mara na akam di ocha...ife ndere bu..SHE KNOWS HER SELF gbafere oso Grin

Posted: at 12-02-2011 04:00 AM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- Pointzero at 12-02-2011 04:03 AM (13 years ago)
(m)
hahahahaha.....................abeg nwoke a no kill me wit laff ohh


ochefuo na idegodi afa ya self na onwero ife oru bu..................na oru ka kwu shiii..................ika asi ya na oringo ebidobero self

Posted: at 12-02-2011 04:03 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- mallorca at 12-02-2011 04:06 AM (13 years ago)
(m)
na so i run comot 4 dere

Posted: at 12-02-2011 04:06 AM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- Pointzero at 12-02-2011 04:08 AM (13 years ago)
(m)
gini na aku na mba gi ugbua self?

Posted: at 12-02-2011 04:08 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- mallorca at 12-02-2011 04:15 AM (13 years ago)
(m)
Quote from: Pointzero on 12-02-2011 04:08 AM
gini na aku na mba gi ugbua self?
4:20am....agam aga egwuregwu echi...10am..less than 6 hours

Posted: at 12-02-2011 04:15 AM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- Pointzero at 12-02-2011 04:17 AM (13 years ago)
(m)
time unu na nke naijiria bu ofu self

Posted: at 12-02-2011 04:17 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- mallorca at 12-02-2011 04:19 AM (13 years ago)
(m)
Quote from: Pointzero on 12-02-2011 04:17 AM
time unu na nke naijiria bu ofu self
ya...mana anyi na adi 2 hrs ahead of naija na sumer

Posted: at 12-02-2011 04:19 AM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- Pointzero at 12-02-2011 04:21 AM (13 years ago)
(m)
ok maka aga ebugo aka elekere ihu...................ana eme ya ebea...mana amghim mu mgbe eji eme ya iche

Posted: at 12-02-2011 04:21 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- mallorca at 12-02-2011 04:24 AM (13 years ago)
(m)
ya, exactly iga akaba aru ka imara...mgbe eji eme ya o

Posted: at 12-02-2011 04:24 AM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- Pointzero at 12-02-2011 04:26 AM (13 years ago)
(m)
o maka gini ewee mee?




e change be ya nga esi na nke mmadu mata shaa

Posted: at 12-02-2011 04:26 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- mallorca at 12-02-2011 04:31 AM (13 years ago)
(m)
obodo obula ina añu mmiri na anyu mamiri na ala fa...ikwesiri ima ife nile na ebe afu

Posted: at 12-02-2011 04:31 AM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- Chyno at 12-02-2011 04:32 AM (13 years ago)
(f)
confee, he shld define wht he wants n follow suit, lyf wt CHRIST o
Posted: at 12-02-2011 04:32 AM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- Pointzero at 12-02-2011 04:43 AM (13 years ago)
(m)
Quote from: mallorca on 12-02-2011 04:31 AM
obodo obula ina añu mmiri na anyu mamiri na ala fa...ikwesiri ima ife nile na ebe afu
nwanne obughi ya bu ihe ka mu mkpa kita.............

Posted: at 12-02-2011 04:43 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- mallorca at 12-02-2011 04:44 AM (13 years ago)
(m)
kedu ife ka gi mkpa kitaa?

Posted: at 12-02-2011 04:44 AM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- Pointzero at 12-02-2011 04:48 AM (13 years ago)
(m)
ajuju gi a dikwa behuge ooh.......................................ifuru onye no obodo oyibo na aju ya ihe ka ya mkpa..................
Ego na.......ina amu amu...lol

Posted: at 12-02-2011 04:48 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
1 ... 11 12 13 [14] 15 16