Ekele diri unu umunne na umunnam.
Esi m na obodo germani were na ede.
oge ufodu, odikwanu nma ka anyi na asu asusu igbo anyi.
ndi obodo ozo na emekwa otua.
onye bidoro ihea, ekelem gi kelakwasi,
ana m acho umunne anyi nwanyi no nebea. kedu kwanu ebe hano ga si? Achoro m imata nwanyi igbo zuru ezu ofuma.
onye choo imata m karia, nke a bu akara i-mailu mu:
[email protected]Udo diri unu.
abum
onyebuchi no ala bekee germani.