what? = gini?
What is ur name? = gini bu aha gi?
what is happening? = gini na-eme?
what do you want? = gini ka ichoro?
which = kedu nke
which one do you want = kedu nke ichoro
which one is good = kedu nke di mma
who = onye
who is that = onye bu ihe ahu
who is calling me = onye na-akpo m
who wants to go = onye choro iga
where = ebee
where are you going = ebee ka ina-aga..or ebee ka ina-eje?..

where do you live = ebee ka ibe
how = kedu
how are you = kedu ki i di
how do we do it = kedu ka anyi ga-esi me ya
how is it = kedu ka o di
how many = ole
how many is it = ole ka-o bu
how much did you buy it = o le ka izuru ya
how much do you have = ole ka inwere
can you = i nwere ike
can you do it = i nwere ike i me ya
can you find it for me = i nwere ike i chotaa ram ya
can you find it = i nwere ike i chotaa ya
when = olee mgbe
when are you going = olee mgbe ina-aga
when did you come = olee mgbe ibiara
why = maka gini
why did you do it = maka gini ka i jiri mee ya
whose = nke onye
It's actually hard pronouncing these words. And it taking me a little longer cause I can't read Ibo, I ask others how to say these.
Good job!






Nyem amu gi....lmao...disregard that one...(strictly for d guys)..

Posted: at | |