Posted: at | |
| |||||
MASSOB comot here. We don't belief tribal protagonist Reply
| |||||
biafra kini?, abeg we no wan fight again, Reply![]() ![]()
| |||||
Nwanne, Udo chiaa. . . K'anyi jiri nwayo wee na eso ndi ochichi anyi a. Reply
| |||||
i say english is prohibited. only igbo language. Reply
| |||||
Quote from: meetashley on 23-07-2009 08:18 PM i say english is prohibited. only igbo language. & now U're charged for making one.
| |||||
nwan biafara di mma, ma na ndi ojoo juru na Nigeria agaghi ekwe ka oguzoro. owuru na biafara di anyi ga ama ndi ga achi anyi. Replyno matter how incorrect ur time is, it will be correct twice a day.
| |||||
EE EKWEREM , MA NSOGBU BIAFRA NWERE BU NA NDI GOVONOR IGBO BU SABO. HA ACHOGHI KA ENWE BIAFRA. IHE HA CHORO BU O DINMA NKE AKPA HA. O BURU NA ANYI NWE BIAFRA, OGABU OBODO EJI AMATU. KA EMESIA Reply
| |||||
EE! EKWEREM NA BIAFRA,SO OSISA NSOGBU NDI IGBO N'AKA NDI OCHICHI NAIJIRIA AGUCHALA NANI BIAFRA.BIAFRA GA ENYE NYI NKWGHAOKWU NA KWA NNWERE ONWE SITE N'IBU OLU N'ETITI NDI ANYI KA MMA NA ALA NAIJIRIA. ReplyEE! NYENU ANYI BIAFRA,OBURU N'ANYI GA EGBU SISI ONWEANYI K'ANYI GBUSIENU ONWEANYI.OGA AKA MMA NAM NWURU NA AKA NWANNEM KARIE NA ISIM TORO NA AKA NDI MBA OSO.OBODO A BU NAIJIRIA ALA'LA AKALAKA UMUAFO IGBO N'IYI,ANYI CHORO NWERE ONWE.
| |||||
Philip, u must be kolo mental, you wee be nigeria, watin u come de gain there. i kno u be nigeria. y r u puting your yeye mouth 4 igbo affairs? Reply![]()
| |||||
Ok, I don speak English........any fine? ReplyA LITTLE HELP HERE; A LITTLE HELP THERE, MAKES THE WORLD GO ROUND!
| |||||
Quote from: meetashley on 23-07-2009 08:18 PM i say english is prohibited. only igbo language. na u get the website? enyi..were ya nwayo 2.0.
| |||||
Nwanne! umu otu kwenu, yaaaa! kwezuee nu, yaa! Umu naija kwenu, yaa! ma kwebiri na nso. ReplyO bu munwa bu pauli na apia steeti nkem si na mu e kwenyeghizi na biafra kpom kwem. Ihe ndi kporo onwe ha massobu mere na Onitsha abughi ihe eji onu ako. They terrorized Onitsha and killed so many prominent rich men till they were for forcefully executed by the military in an open fire that lasted for months and you phyukin want me to believe in damn phyuked failed biafra. It cannot be realized. God told me that. We aint gat king. Igbo enweghi eze. One naija i believe. Dont mind the northerners with their madness and the naija delta unrest we must achieve one naija. Love for you if you feel me but if you dont! your father
| |||||
Quote from: ambassadorvic on 19-08-2009 10:24 PM EE EKWEREM , MA NSOGBU BIAFRA NWERE BU NA NDI GOVONOR IGBO BU SABO. HA ACHOGHI KA ENWE BIAFRA. IHE HA CHORO BU O DINMA NKE AKPA HA. O BURU NA ANYI NWE BIAFRA, OGABU OBODO EJI AMATU. KA EMESIA Ndi Igbo afuro onye fa n'anya.
| |||||
Quote from: paulibling on 25-09-2009 09:17 PM Nwanne! umu otu kwenu, yaaaa! kwezuee nu, yaa! Umu naija kwenu, yaa! ma kwebiri na nso. O bu munwa bu pauli na apia steeti nkem si na mu e kwenyeghizi na biafra kpom kwem. Ihe ndi kporo onwe ha massobu mere na Onitsha abughi ihe eji onu ako. They terrorized Onitsha and killed so many prominent rich men till they were for forcefully executed by the military in an open fire that lasted for months and you phyukin want me to believe in damn phyuked failed biafra. It cannot be realized. God told me that. We aint gat king. Igbo enweghi eze. One naija i believe. Dont mind the northerners with their madness and the naija delta unrest we must achieve one naija. Love for you if you feel me but if you dont! your father de na Igbo
| |||||
Kenyawest is dee na igbo. and onye kwara gi na ndi igbo ahughi owee ha n"anya Reply
| |||||
Biafra maka gini ?ebe ayi nwere ike inwe Africa gburu gburu mai choo ma jiri ezi okwu na ofu obi Reply
| |||||
NDIGBO AHUGHI OWE HA NA ANYA MA NCHA, OYA WA KPATALA NA BIAFRA EGU ZOBEGHI. NWANEM NWAYI. Reply
| |||||
its evergreen in our memories: jan 25 1966. tha massacre of naija's most patriotic leaders by ur ancestors ...no wonder, the curse with u guys. kUMA ALLAH YA ISA!!! Reply
| |||||
Dadiyata Otolo gbanyua gi afo. Onye ara. na u curse is with. Reply
|
Benue In Uproar As Leaked Adult Videos Spark Outrage, Calls For Arrests
VIDEO: Latest Update on VeryDarkMan's Situation From EFCC Custody
Alex Ekubo's New Appearance Sparks Reactions As He's Spotted After Social Media Break
Prophecy Resurfaces As Pastor’s Warning To VeryDarkMan Goes Viral After Arrest (Photos)
NEW POPE: Burkina Faso Cardinal Could Be Dropped For Not Knowing His Birthday
Woman Sparks Outrage Over Post Urging Abroad-Based Men to Avoid Igbo Wives Without Prenup
FRESH EVIDENCE! CCTV Footage Disproves Claims Of VeryDarkMan’s Arrest Inside GTBank (Video)
"Green For A New Beginning": Annie Macaulay Embraces Fresh Chapter After Split from 2Baba
#FreeVDM: GTBank Faces Mass Withdrawals As Fans Rally Behind VeryDarkMan Over Alleged Arrest