Gini bu baifra? Ogu nwere onwe ndi igbo luru n'oge gara aga. Ka obu ebum nuche ndi igbo ka ha nwere onweha. EEeeeeeee. Ekwere m na biafra kama obughi nke eji egbe na okute n'alu, kama nke eji ako na uche we chebe. obughi nke umuokorobia ji agha ebido, kama nke aga eso usoro dika nke obodo Russian, ha luchara ogu we mee udo. Ma ndi agbataobi mejuputara obodo ahu, kwritara nkewa mgbe onye o bula choputara na ibi ka otu obodo adighiriha mfe.
Posted: at | |