ibu onye kaduna na su kwa asusu igbo...........hmmmm idikwa sure?
Posted: at | |
Quote from: pancho on 26-10-2009 04:58 PM abu mu onye kaduna. ibu onye kaduna na su kwa asusu igbo...........hmmmm idikwa sure?
| |||||
onwere ike ibu eziokwu. otutu ndi obodo ozo na asu asusu igbo. dika muonwem amam ka esi asu asusu ndi ofe mmanu(yoruba) Reply
| |||||
dalu mr. world, i mere ofuma were mee ihe m yoro gi. ahugo m iru gi. kedu nke n'eme? Reply
| |||||
lekwa nu anya biko nu ReplyOgene Abia State
| |||||
LOL UMU OMA MJI EME ONU NDEWO NU OOOOOO Reply
| |||||
Quote from: Toniagirl on 10-06-2010 04:25 PM dalu mr. world, i mere ofuma were mee ihe m yoro gi. ahugo m iru gi. kedu nke n'eme? nno! nwanyi oma, anabataram ekele gi nke oma, obi wee bia dikwa m uto ka unu bu umu nwanyi ndi igbo hapuchara ibu mpeteri (AJEBUTA) nwere na asu asusu a ofuma, ekele m unu. TALK AM LISTENING!!!
| |||||
Quote from: ndjoe on 10-06-2010 03:33 AM Quote from: Mr-World on 9-06-2010 07:04 PM Quote from: onyiis on 9-06-2010 06:00 PM o bu so iru ya ka i choro ihu ? kedu ihe ozo ichoro ka ohu? ibuzi nu tata ihe ochoro ihu bu iha ahu ginwa na achogi ka ohu ikara inye ya amu gi ka ohu TALK AM LISTENING!!!
| |||||
okwa ndi mkpa,Ndigbo biko nu anam acho Eze ndigbo na Naijapals acho (Bling) onwere onye furu ya ma ya meturom.ekwusigom ReplyHOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
nwanne m, odikwa ka ndi nto atorogo Igwe, ana m achoghari ya kemgbe nwanne uyahu biko okakwa mma na anyi tinyere ya na nti oha na eze ka soro anyi choo ya ReplyTALK AM LISTENING!!!
| |||||
Quote from: Mr-World on 13-06-2010 08:52 AM Quote from: ndjoe on 10-06-2010 03:33 AM Quote from: Mr-World on 9-06-2010 07:04 PM Quote from: onyiis on 9-06-2010 06:00 PM o bu so iru ya ka i choro ihu ? kedu ihe ozo ichoro ka ohu? ibuzi nu tata ihe ochoro ihu bu iha ahu ginwa na achogi ka ohu ikara inye ya amu gi ka ohu okwa ima na imebiri emebi
| |||||
Quote from: adaogbo on 13-06-2010 01:38 AM LOL UMU OMA MJI EME ONU NDEWO NU OOOOOO dalu kw
| |||||
ndigbo afubeghikwam Eze unu bu Bling, anam achosi ya ike biko nu ReplyHOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
Quote from: mallorca on 14-06-2010 09:42 PM ndigbo afubeghikwam Eze unu bu Bling, anam achosi ya ike biko nu hapu onye ahu osorogo nwayi ofe mmanu lawa ijabu ode
| |||||
for the fact say i be true Naija no mean say i go dey wear green whit green, I not need write b4 u understand but i go speak for you to hear me Reply
| |||||
bia tobbe , odika ihe ikwu na nti ekweghi gi ka inu na obu igbo ka ana asu ebea. biko kwanyere onwe gi ugwu si ebea puo tupu iwe ewem o. ike ule Reply
| |||||
onye mebiri emebi? mu na gi kedu onye ka mma? ReplyTALK AM LISTENING!!!
| |||||
nuo nu ogu mana unu atala alu. Reply
| |||||
Igbo kwenu Reply
| |||||
anyi agaghi ekwe na ibughi onye igbo, ibu onye ugwu ReplyTALK AM LISTENING!!!
| |||||
Quote from: Tobbe on 14-06-2010 11:38 PM for the fact say i be true Naija no mean say i go dey wear green whit green, I not need write b4 u understand but i go speak for you to hear me odika uburu ana agbawa gi ebea iji nwere hu men of intellectual sagacity na asu igbo, ibia na asuru na anyi oyibo, ina apu ara? come on, nweputa ihe ahu itinyere na nti ka ina anu ihe m na ekwu ofuma TALK AM LISTENING!!!
|
Benue In Uproar As Leaked Adult Videos Spark Outrage, Calls For Arrests
18Yr Old Boy Impregnates 10 Girls, Including His Boss' Daughter After He Was Sent To Learn A
103 Virgin Girls Initiated Into Womanhood At Ovia Osese Festival In Kogi State (Photos)
"Many Have Suffered From Stroke" -Pastor Oyakhilome’s Sermon On Salt Sparks Heated Debate (Vid)
VDM And I Are Officially Married - Actress Sarah Martins Drops Bombshell
LA HOTTIE! Davido’s Wife, Chioma Adeleke, Flaunts Her Hot Bod In Lovely New Photos
"Why I Would Choose Davido Over Burnaboy, Wizkid" – Singer, Zinoleesky
'Some Men Are Praying For Their Wives To Die So They Can Marry Another' -Nigerian Man Blows Hot
Nollywood Star, Uche Ogbodo Undergoes 'BBL & Tummy Tuck'; Shares Recovery Journey (Video)