nicestobi at 29-05-2010 02:00 PM (13 years ago) (m) CHUKWU NOLU UNU Posted: at 29-05-2010 02:00 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
nke a bu gini? Posted: at 29-05-2010 02:22 PM (13 years ago) | Hero | |
Reply |
mallorca at 29-05-2010 02:25 PM (13 years ago) (m) asusu igbo o
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 29-05-2010 02:25 PM (13 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
nicestobi at 29-05-2010 02:37 PM (13 years ago) (m) igbo nu..or inaha nuzi igbo nwane mmadu Posted: at 29-05-2010 02:37 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
shaoyang at 29-05-2010 02:41 PM (13 years ago) (m) hahaha.... onwere ndi isi okpukpu jiri ego ugwo akwukwo ha ga n'agba egwu(iche na mmadu bu ewu) hahaha... Posted: at 29-05-2010 02:41 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
kurupt419 at 29-05-2010 02:43 PM (13 years ago) (m) udo dirigi onyeoma mallorca
Kedu maka ogbe gi? nwanne mmbada udo na acha na ogbem udo dikwara gi nwanne. Posted: at 29-05-2010 02:43 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
oguejiofor at 29-05-2010 02:50 PM (13 years ago) (m) ndia n'asu ihe mmadu na amaghi ebe a kpachara nu anya unu oo... Posted: at 29-05-2010 02:50 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
oguejiofor at 29-05-2010 02:53 PM (13 years ago) (m) kurupt ekenem gi Posted: at 29-05-2010 02:53 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
qunodinga at 29-05-2010 02:55 PM (13 years ago) (f) make i pass??? Posted: at 29-05-2010 02:55 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 29-05-2010 02:56 PM (13 years ago) (m) okwa ndim ezigbo mkpa,biko ndi ba anyi anom acho WORLD MAN acho,onwere onye furu ya oburu go di ebe ona agafe agafe?
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 29-05-2010 02:56 PM (13 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
mallorca at 29-05-2010 02:58 PM (13 years ago) (m) make i pass???
dont just try it,i thought is turn of the ndigbo to get thiers as you promise to make it tribal by tribal?
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 29-05-2010 02:58 PM (13 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
kenyawest at 29-05-2010 08:48 PM (13 years ago) (f) daalukwanu oo !!
nno ma oburu na ikochago onu with Ajanni.nwa igbo di ka puta ina awu onwegi nala with onye Hausa,odikwara gi egwuo. inye mu anu ofia afu, a gam egbu ya. Posted: at 29-05-2010 08:48 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
shaoyang at 30-05-2010 01:50 AM (13 years ago) (m) HAHA.. I N'ACHO NWOKE UWA, EBE ONO N'UKWU MANGO AGBA AWANTIRO Posted: at 30-05-2010 01:50 AM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 30-05-2010 02:09 AM (13 years ago) (m) HAHA.. I N'ACHO NWOKE UWA, EBE ONO N'UKWU MANGO AGBA AWANTIRO
ifuru na anya ka obu mmadu koro gi?
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 30-05-2010 02:09 AM (13 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
shaoyang at 30-05-2010 04:56 AM (13 years ago) (m) HAHA.. I N'ACHO NWOKE UWA, EBE ONO N'UKWU MANGO AGBA AWANTIRO
ifuru na anya ka obu mmadu koro gi? EJIRI M ONYOKOMETER WEE NYOPUO YA BU INFORMATION I MA NA ADIM 2MUCH D D Posted: at 30-05-2010 04:56 AM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 30-05-2010 12:02 PM (13 years ago) (m) ndigbo biko nu akam na achokwa world man acho.agam e post kwa ya na public forum o
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 30-05-2010 12:02 PM (13 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
Mba5 at 30-05-2010 02:34 PM (13 years ago) (m) Mbaise..ebe ka eba ahu no na ime nigeria?
Oburu na imaghi mba uwa wuwa mara nkeoma ana akpo Mbaise,ogosiri na ibughi onye di ndu na uwa gburu gburu. Na ihina onnweghi onye di ndu na uwa nile na amaghi Mbaise na Imo state. Posted: at 30-05-2010 02:34 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
NenyeN at 30-05-2010 02:39 PM (13 years ago) (m) Mbaise..ebe ka eba ahu no na ime nigeria?
Oburu na imaghi mba uwa wuwa mara nkeoma ana akpo Mbaise,ogosiri na ibughi onye di ndu na uwa gburu gburu. Na ihina onnweghi onye di ndu na uwa nile na amaghi Mbaise na Imo state. Onye Mbaise, nwanna m. Ndighi otu i di? Abu m nwa afo Ngwa. i dila eme?
la m hie Ngwa Posted: at 30-05-2010 02:39 PM (13 years ago) | Newbie | |
Reply |
Mba5 at 30-05-2010 02:44 PM (13 years ago) (m) Mbaise..ebe ka eba ahu no na ime nigeria?
Oburu na imaghi mba uwa wuwa mara nkeoma ana akpo Mbaise,ogosiri na ibughi onye di ndu na uwa gburu gburu. Na ihina onnweghi onye di ndu na uwa nile na amaghi Mbaise na Imo state. Onye Mbaise, nwanna m. Ndighi otu i di? Abu m nwa afo Ngwa. i dila eme? Nwanne mmadu kedu ka imere? Adim mma na ezie. Amaram na i bu nwaafo Ngwa site na asusu Igbo gi. Mbaise na Ngwa bu ezigbote Nwanne. Posted: at 30-05-2010 02:44 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
kurupt419 at 30-05-2010 03:23 PM (13 years ago) (m) Mba iteolu ewepuru mba ano!! kedu ka emere amam na udo na achi na ogbe gi? Posted: at 30-05-2010 03:23 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |