mallorca at 30-05-2010 04:09 PM (14 years ago) (m) Mba iteolu ewepuru mba ano!! kedu ka emere amam na udo na achi na ogbe gi?
igbo bu igbo akam na achokwa world man achosi ya ike o
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 30-05-2010 04:09 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
kurupt419 at 30-05-2010 04:41 PM (14 years ago) (m) afurum ya n'ulo nwanyi otele ukwu, ga choo ya na ama gudevening iga ahu ya ebe ahu. Posted: at 30-05-2010 04:41 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 30-05-2010 04:45 PM (14 years ago) (m) afurum ya n'ulo nwanyi otele ukwu, ga choo ya na ama gudevening iga ahu ya ebe ahu.
ifuru ya na anya ka obu mmadu koro gi?
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 30-05-2010 04:45 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
kurupt419 at 30-05-2010 04:53 PM (14 years ago) (m) Reply |
mallorca at 30-05-2010 05:36 PM (14 years ago) (m) nkea ina achila akwa gi elu odika ogba ju go doro na ebe ino?
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 30-05-2010 05:36 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
shaoyang at 30-05-2010 05:40 PM (14 years ago) (m) EZIGBO ONYE-OBODO ..BABA MALLORCA IDI 2MUCH Posted: at 30-05-2010 05:40 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
NenyeN at 30-05-2010 06:58 PM (14 years ago) (m) Nwanne mmadu kedu ka imere? Adim mma na ezie. Amaram na i bu nwaafo Ngwa site na asusu Igbo gi. Mbaise na Ngwa bu ezigbote Nwanne.
O di nma. O'u otu hnwe nnu nwanne m. Kaa nka wo! Gi la nde Mbaise liile, kaa nu nka! Ekpufurula m unu a liile okpu. Igbo nmaa nma nu!
la m hie Ngwa Posted: at 30-05-2010 06:58 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
oguejiofor at 30-05-2010 10:15 PM (14 years ago) (m) blings biko gwa ndia ka ha n'asu igbo izugbe ebea Posted: at 30-05-2010 10:15 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
colenzo at 30-05-2010 10:56 PM (14 years ago) (m) igbo bu igbo ekene m unu nde-ewo
Support me... If you don't understand me don't write about me Posted: at 30-05-2010 10:56 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 30-05-2010 11:42 PM (14 years ago) (m) igbo bu igbo ekene m unu nde-ewo
okwa di mkpa ozo! ndi igbo anam aju unu ebe ka world man no? ifea na achokwa igho ife ozo o.
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 30-05-2010 11:42 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
kurupt419 at 31-05-2010 12:15 AM (14 years ago) (m) nwanne onyea ina acho ojigi ugwo?  ? Posted: at 31-05-2010 12:15 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Mr-World at 31-05-2010 02:57 PM (14 years ago) (m) NDI BE ANYI EKELE , UNU! BIKO UNU EWELA IWE NA ANAGHIM ABIA EBEA...OBU MAKA NA ABIARAM OBODO ANYI BU NIJIRIA......UDO DIRI UNU NIILE
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 31-05-2010 02:57 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 31-05-2010 03:09 PM (14 years ago) (m) NDI BE ANYI EKELE , UNU! BIKO UNU EWELA IWE NA ANAGHIM ABIA EBEA...OBU MAKA NA ABIARAM OBODO ANYI BU NIJIRIA......UDO DIRI UNU NIILE
world man,kam juo gi obukwa mmadu nwe ogodo ewu n'ata?
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 31-05-2010 03:09 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
mallorca at 31-05-2010 03:18 PM (14 years ago) (m) ewekwala iwe o,amaghim ina ibu onye nijira mu onwem bu onye REPUBLIC OF BIAFRA kpomkwem.oge obula igbadara ala igbo nwe udi nsogbu obula ma mee ka mmara.ekwusigo ka kwam
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 31-05-2010 03:18 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
nicestobi at 31-05-2010 08:36 PM (14 years ago) (m) unu nine...chetekwa unu mgbe muwan no na north na ele groundnut Posted: at 31-05-2010 08:36 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
igbo kwenu!!! Gini ka anyi ga ekwu ebea di mkpa anyi agaghi ekwu na bekee ka idi ozo tinye onu... nkea bu mbido CRITICISM na DISCRIMINATION Posted: at 1-06-2010 09:58 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Bazemaster at 2-06-2010 12:52 AM (14 years ago) (m) ,
I report from ma BAZEHOOD, niggaz feeling ma BAZESWAG 'cos it's hooded like my nigga HOODEDSWAG coming from BAZESQUAD in da BAZESTUDIOS UNITED.... I AM BAZEMASTER Posted: at 2-06-2010 12:52 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
shaoyang at 2-06-2010 03:25 AM (14 years ago) (m) ndi be anyi ekelee m unuo! biko onwere otu ihe n'enye m onsogbu n'obi, obukwanu ajuju diiri umuigbo nile, ka m guchara ozi (nigerianews) nke ututu taa gbasara etu ndi ochichi obodo anyi bu naijiria si were n'agbachi nkiti etu ndi mba anyi no na be ha si wee na-emewa anyi obi ma na egbu otutu ndi be anyi ajuju m were buru;ichere n'oburu na obu ndi ugwu na ndi ofe mmanu bi n'obodo oyibo ka ndi be anyi n'udi ihe di etua gana-eme ma onweghi onye ga-ekwu ihe obula banyere ya?  ? KEDU IHE ANYI G'EME IJI GBANWE ONODU DI ETUA? Posted: at 2-06-2010 03:25 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
kurupt419 at 3-06-2010 12:33 PM (14 years ago) (m) Igbo ekelem unu. Posted: at 3-06-2010 12:33 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
NenyeN at 3-06-2010 05:34 PM (14 years ago) (m) Ehm... bia Kurupt419, nwanne... onye ahu no na foto gi o wu onye?
la m hie Ngwa Posted: at 3-06-2010 05:34 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |