mallorca at 15-09-2010 11:58 AM (14 years ago) (m) otua ka okwesiri ina adi na ndu onye obula
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 15-09-2010 11:58 AM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
kurupt419 at 15-09-2010 12:29 PM (14 years ago) (m) nwanne udo na achi mgbe obula....
bia nwoke isii ka anu olu gi?  ?? Posted: at 15-09-2010 12:29 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Treasure2 at 15-09-2010 06:09 PM (14 years ago) (f) Gi si nu ike ndi oma mu huru na anyi. Posted: at 15-09-2010 06:09 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
kurupt419 at 15-09-2010 08:30 PM (14 years ago) (m) nwanyi isi gini?  ? Posted: at 15-09-2010 08:30 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 15-09-2010 10:56 PM (14 years ago) (m) Gi si nu ike ndi oma mu huru na anyi.
obuzi ya ka iji wayo ekwu?
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 15-09-2010 10:56 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
nwanne udo na achi mgbe obula....
bia nwoke isii ka anu olu gi?  ?? abuzim SPIRIT!!!!..... cha kwa na uzo Posted: at 15-09-2010 11:51 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
kurupt419 at 16-09-2010 02:35 AM (14 years ago) (m) nwanne udo na achi mgbe obula....
bia nwoke isii ka anu olu gi?  ?? abuzim SPIRIT!!!!..... cha kwa na uzo nwanne jiri kwa nwayo maka high tension Posted: at 16-09-2010 02:35 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Treasure2 at 16-09-2010 09:14 AM (14 years ago) (f) Gi si nu ike ndi oma mu huru na anyi.
obuzi ya ka iji wayo ekwu? Nwa nna, kedu ihe ichoro ka mu kwu? Posted: at 16-09-2010 09:14 AM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
ORJI GINI! kama e je wetelem chicken kam wele gide onu mu, e na kor maka orji mebili-emebi
bea nwata nodu ana abea .... isi na Orji nkem mebiri emebe? commo mechie onu gi .... anam aju gi ajuju... maka nka agam eti gi inye nu ututua Posted: at 16-09-2010 11:36 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
nwanne udo na achi mgbe obula....
bia nwoke isii ka anu olu gi?  ?? abuzim SPIRIT!!!!..... cha kwa na uzo nwanne jiri kwa nwayo maka high tension onwero ihe na eme Posted: at 16-09-2010 04:59 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
nicestobi at 16-09-2010 05:43 PM (14 years ago) (m) otutu umuaka mgbe ahu etochala ugbua burucha Np addict..... hmmm odikwa mma oh
ODIKWA MMA OH OKWA OGANIRU KA ANYI NA ACHOR EBA? Posted: at 16-09-2010 05:43 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
onyiis at 18-09-2010 05:29 PM (14 years ago) (f) Igbo bu igbo , onye obula jisie ike maka na onye ulo ya na agba oku anaghi achu oke
"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing". Posted: at 18-09-2010 05:29 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
nicestobi at 19-09-2010 08:10 AM (14 years ago) (m) UDO DI NWNNE Posted: at 19-09-2010 08:10 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
kurupt419 at 20-09-2010 05:44 PM (14 years ago) (m) ...... Posted: at 20-09-2010 05:44 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
nicestobi at 20-09-2010 07:52 PM (14 years ago) (m) kam gafe Posted: at 20-09-2010 07:52 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Lancemike at 20-09-2010 09:54 PM (14 years ago) (m) Nwannem, njiko ka, okua i kporo bu ezigbo oku, na orogo mgbe ndi igbo ga na ama onye ha. Posted: at 20-09-2010 09:54 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
nicestobi at 20-09-2010 10:16 PM (14 years ago) (m) ke ki me? Posted: at 20-09-2010 10:16 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
iburu nwa chukwu welie aka gi elu Posted: at 21-09-2010 12:19 AM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
mallorca at 21-09-2010 12:26 AM (14 years ago) (m) Akam di n'elu onye nze
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 21-09-2010 12:26 AM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
amam na obu gi bu onye nke mbu na..... Posted: at 21-09-2010 12:52 AM (14 years ago) | Hero | |
Reply |