shaoyang at 3-10-2010 02:00 PM (14 years ago) (m) INFACT ACHORO M ICHI ECHICHI, KEDU NDI ICHIE ENWERE EBEA?
ECHICHI GINI KA ICHORO ICHI? ..... OBU ONODU OKUKO 1, Chaii.... nwanne m obu ka idi? Posted: at 3-10-2010 02:00 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
shaoyang at 3-10-2010 02:02 PM (14 years ago) (m) INFACT ACHORO M ICHI ECHICHI, KEDU NDI ICHIE ENWERE EBEA?
ichoro ima..... iga abata na nke eze ndigbo ka ogwa gi..... anaghi akwu na ezi atu aka Igbo enweghi eze cha cha, buru nkeahu n'obi gi ugbua. Posted: at 3-10-2010 02:02 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
shaoyang at 3-10-2010 02:06 PM (14 years ago) (m) kedu afa echichi gi ka anyi mara na odikwa mma?
Chere ka m chemie echiche ime ka m were cheputa Aha echichi kpakoro onu m ga aza inugo? Posted: at 3-10-2010 02:06 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
shaoyang at 3-10-2010 02:11 PM (14 years ago) (m) Ndi na echi achichi , ha chie kwa nke na agaghi eme ufodu mmadu isi mgbaka .
Mbanu nwannem nwanyi anyi g'echichi udo obughi imebi emebi inugo Emena nkuja Posted: at 3-10-2010 02:11 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
prism at 3-10-2010 04:02 PM (14 years ago) (m) ndi igbo mma mma nuooooooooooo Posted: at 3-10-2010 04:02 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
onyiis at 3-10-2010 06:08 PM (14 years ago) (f) isi mbgaka keh!
onwere ufodu echichi nwere ike .................................................................
"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing". Posted: at 3-10-2010 06:08 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
onyiis at 3-10-2010 06:11 PM (14 years ago) (f) kedu afa echichi gi ka anyi mara na odikwa mma?
Chere ka m chemie echiche ime ka m were cheputa Aha echichi kpakoro onu m ga aza inugo? Biko cheputa ya bu aha ososo .........................;;tupuu ha echie go "obele nsi na emebi ike 1"
"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing". Posted: at 3-10-2010 06:11 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
kurupt419 at 4-10-2010 02:00 AM (14 years ago) (m) ..... Posted: at 4-10-2010 02:00 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
shaoyang at 4-10-2010 05:56 PM (14 years ago) (m) CHAII.... NWANNE MMADU ILERUKWARA ANYA OFUMA? EPEGHI M MPE MA OTU EZURUM EZU KWUZUO AKWUZU YA BU DI KA M BU IGWE OKPOLOKPOLO SI WERE KWUO N'MBU ..EMENA NKUJA INUGO Posted: at 4-10-2010 05:56 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Makasine at 4-10-2010 11:19 PM (14 years ago) (f) Unu ka nno kwa ebea? Posted: at 4-10-2010 11:19 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
kurupt419 at 5-10-2010 12:52 AM (14 years ago) (m) gini?   ? Posted: at 5-10-2010 12:52 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
nicestobi at 5-10-2010 10:18 AM (14 years ago) (m) e dikwa sure? Posted: at 5-10-2010 10:18 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
onye choro ichi echichi? .... ofugo mu bu eze igbo anya Posted: at 5-10-2010 02:11 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
shaoyang at 5-10-2010 06:01 PM (14 years ago) (m) anyi g'elegi nlele iji mara ma itozukwara etozu ibu eze ndi igbo n'N.P Gwam Gwam Gwam, Gwam; Okorobia ocha ana-ama ura aka n'bu aka n'bu? Posted: at 5-10-2010 06:01 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
joldon at 5-10-2010 06:38 PM (14 years ago) (m) UMU NNAM,ACHOKWARAM KA UNU KWUTE OKWU BARA URU KA ANYI NILE TUNYE YA ONU. Posted: at 5-10-2010 06:38 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
joldon at 5-10-2010 06:41 PM (14 years ago) (m) OBU ONU KA UNU BIARA IKO EBEA,ECHEKWAM NA ONWERE IHE BARA URU ACHORO IKPA MAKA YA. Posted: at 5-10-2010 06:41 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
onyesexy at 6-10-2010 11:35 AM (14 years ago) (f) Nna igbu nnwa afo Nna gi muru gi. Dalu Posted: at 6-10-2010 11:35 AM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
anyi g'elegi nlele iji mara ma itozukwara etozu ibu eze ndi igbo n'N.P Gwam Gwam Gwam, Gwam; Okorobia ocha ana-ama ura aka n'bu aka n'bu?
NWANNE ... NKE AHU BU EBERE OKWU ..... MAKA AJUJU GI OBU .... AKPU SO ETOZORUM IBU EZE NDI IGBO .... NKWA BIA FUM ANYA UGBUA Posted: at 6-10-2010 11:59 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ndjoe at 7-10-2010 03:22 AM (14 years ago) (m) chai lekwanu m anya bikonu kedu ife nwanyi ah na enyekwanu m nsogbu? Posted: at 7-10-2010 03:22 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
nicestobi at 7-10-2010 04:25 AM (14 years ago) (m) kam gafele onwem Posted: at 7-10-2010 04:25 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |