meeki at 8-09-2010 07:37 AM (14 years ago) (m) i don show !! who dey house? Posted: at 8-09-2010 07:37 AM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
kurupt419 at 8-09-2010 11:18 PM (14 years ago) (m) i don show !! who dey house?
bia nwoke'm ebea odigi ka ebe ana agwo ndi ara? isi mebikwa gi their Posted: at 8-09-2010 11:18 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
donuche at 9-09-2010 08:27 AM (14 years ago) (m) Sorry guys just Crossing
just crossing abi when we dey shot bullet?. ok now Posted: at 9-09-2010 08:27 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
donuche at 9-09-2010 08:39 AM (14 years ago) (m) OYO.................
my mama say i be ibo. ole otu imere?. i ga akaba ahu muo ka esi asu igbo na ihi na igbo bu asusu umu chineke na ndi agoziri agozi. Posted: at 9-09-2010 08:39 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
donuche at 9-09-2010 08:43 AM (14 years ago) (m) Isi adighi mma i na ako eri.NNA NWA di ka gi.
ina ebutere bling njo ahia site na ikpo ya nna nwa. Posted: at 9-09-2010 08:43 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
abeg make una nor vex oh.so una still dey here since 2009?anyway ini igbo kwenu
BIA NWADA ... ANYI ACHORO NDI OFEMMANU HERE .... KEDU NKE INI IGBO KWENU? Posted: at 9-09-2010 06:14 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
nicestobi at 9-09-2010 07:55 PM (14 years ago) (m) ECHEM NA IGAHA HOTA IFE MUWA MEANILY WITH ANWULLU
Ngiligbo nne o' gbasara gi? Posted: at 9-09-2010 07:55 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
kurupt419 at 9-09-2010 08:10 PM (14 years ago) (m) ECHEM NA IGAHA HOTA IFE MUWA MEANILY WITH ANWULLU
Ngiligbo nne o' gbasara gi? [/quote bia nwoke obu agwagi eziokwu inuba ogu??? Posted: at 9-09-2010 08:10 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
nicestobi at 9-09-2010 09:05 PM (14 years ago) (m) KURUPT and 419 e na enye mu nsogbu ebaa oh Posted: at 9-09-2010 09:05 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
zuma4naija at 10-09-2010 06:25 AM (14 years ago) (m) oburu na icho imuta igbo je na http://bit.ly/dAFY4sif u no understand wetin i talk no vex a beg just get am for http://bit.ly/dAFY4s Posted: at 10-09-2010 06:25 AM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
Mr-World at 10-09-2010 06:39 AM (14 years ago) (m) ndi beanyi ndewonu, bikonu ka unu meerem ebere na anaghim abiazi ebe a maka na facebook edurula uchem, onye nwere facebook ngwa ngwa chootam na aha www.facebook.com/hot.mr.world
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 10-09-2010 06:39 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
xter at 10-09-2010 03:04 PM (14 years ago) (m) Were ti'e l'eleyi
Here comes d Great King Xtervaganza  Posted: at 10-09-2010 03:04 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
mallorca at 10-09-2010 03:36 PM (14 years ago) (m) Nke onye chiri ya zere nu.......akam di n'elu
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 10-09-2010 03:36 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
okeyben at 10-09-2010 05:11 PM (14 years ago) (m) Blings Biko ganu n'ihu mee ka ndi be anyi mara mkpa o di ka anyi mara asusu anyi. Ndi ugwu na ndi ofee mmanu na-ejisi ike muta ka esi asu ma nedekwa asusu ha. Ma nke ndi be anyi di iche. Ebe o bula ha ruru ha acho ka ha suo asusu ndi obodo ahu karia ndi nwe ya bu asusu. Nka jogburu onwe ya. Ndi ozo a ma ndi agui akwukwo mara ka esi ede ma n'asu asusu ha. IGBO KWENU! RIENU! MUONU! ZUONU! Posted: at 10-09-2010 05:11 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
kurupt419 at 10-09-2010 10:04 PM (14 years ago) (m) nwanne oga adiri gi na mma Posted: at 10-09-2010 10:04 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
honeyboy10 at 12-09-2010 11:01 AM (14 years ago) (m) nwanne gaba niru na akwum gi na azu, onye agaghi asu igbo ya ga maa isi ya na okwute igbo kwee nu igbo kwezue nu, abum dike na china Posted: at 12-09-2010 11:01 AM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
onyiis at 12-09-2010 12:50 PM (14 years ago) (f) Enyi na aga maka na akwu m gi n'azu !!!!!
"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing". Posted: at 12-09-2010 12:50 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
nicestobi at 12-09-2010 12:55 PM (14 years ago) (m) UNU ANAHA EJEZI UKA EBA ! Posted: at 12-09-2010 12:55 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
onyiis at 12-09-2010 12:57 PM (14 years ago) (f) imaghi na o nweela ndi lotara uka kemgbe .................... o nwere ndi chi ha na eji eji
"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing". Posted: at 12-09-2010 12:57 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
nicestobi at 12-09-2010 01:01 PM (14 years ago) (m) OR CATHOLIC KA I'NA KO UKA? Posted: at 12-09-2010 01:01 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |