kedu ndi bu ihe ahu na ako onu ebe a?....... kedu ebe koboko mu ahu di
Posted: at | |
Quote from: joldon on 5-10-2010 06:41 PM OBU ONU KA UNU BIARA IKO EBEA,ECHEKWAM NA ONWERE IHE BARA URU ACHORO IKPA MAKA YA. kedu ndi bu ihe ahu na ako onu ebe a?....... kedu ebe koboko mu ahu di
| |||||
ODI NA AKUKU OCHE GI ... KAM NWETERE GI YA Reply
| |||||
Quote from: nicestobi on 7-10-2010 04:25 AM kam gafele onwem lekwam oh!.... azokwalam ukwu
| |||||
ndi Igbo orukwa na mgbe onye obula ga achoro visa hapuru ndi ugwu obodo fa maka na unu ofugo nu na Election 2011 bu Bomb ka aga eji me ya,kama Bomb ga egbukwam ka m gbafere oso.....ndi ba anyi.. ukpala Okpoko gburu obukwa nti chiri ya o ReplyHOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
biko nwanne cherem ka anyi soro Reply
| |||||
Quote from: mallorca on 7-10-2010 12:37 PM ndi Igbo orukwa na mgbe onye obula ga achoro visa hapuru ndi ugwu obodo fa maka na unu ofugo nu na Election 2011 bu Bomb ka aga eji me ya,kama Bomb ga egbukwam ka m gbafere oso.....ndi ba anyi.. ukpala Okpoko gburu obukwa nti chiri ya o nwanne mmadu kedu ka anyi ka esi hapuro ndi ukwu obodo chineke yere anyi gaba ebe ozu? ..... kama oburu kwa bomb ka anyi toba i dey kampe
| |||||
Biko Solid ika dikwam mkpa.....anam ayokwa gi ayiyo o..........choro kwa uzo gi o ReplyHOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
osokwa gi i gbaje obodo oyibo, otu ubochi, i ga achoriri inata be nna gi. mgbe ahu amara m ma obu oge ahu ka i ga abia i chupu ndi ugwu na be anyi a Reply
| |||||
O wu eziokwu ka solid and osa.... kwuru. Umu nwoke anyi n'ile kwesiri i no luo ogu ka dimkpa ha wu ka ha nwe ike noro na obodo Chineke nyere anyi as akara aka anyi. Reply
| |||||
Quote from: mallorca on 7-10-2010 02:08 PM Biko Solid ika dikwam mkpa.....anam ayokwa gi ayiyo o..........choro kwa uzo gi o nwanne anyi aga agbafuzi na obodo men, ihea bu obodo anyi udo di, mara na enwegi iha anya huru gba obara. ndi be anyi ndewo nu...
| |||||
Ewete npi laabu onye bu onye ike? Reply
| |||||
...... Reply
| |||||
Quote from: mallorca on 7-10-2010 02:08 PM Biko Solid ika dikwam mkpa.....anam ayokwa gi ayiyo o..........choro kwa uzo gi o nwanne .... oga abu olemgbe ka anyi ga ano ka ndi ukwu na anara anyi inye anyi n'ke?
| |||||
Quote from: blings_is_back on 7-10-2010 11:21 AM Quote from: nicestobi on 7-10-2010 04:25 AM kam gafele onwem lekwam oh!.... azokwalam ukwu
| |||||
elebe Reply
| |||||
Quote from: solid_solid on 12-10-2010 02:25 PM elebe elebe ginikwanu?
| |||||
Quote from: meeki on 13-10-2010 08:17 AM Quote from: solid_solid on 12-10-2010 02:25 PM elebe elebe ginikwanu? elebe ukwu
| |||||
Quote from: solid_solid on 13-10-2010 11:16 AM Quote from: meeki on 13-10-2010 08:17 AM Quote from: solid_solid on 12-10-2010 02:25 PM elebe elebe ginikwanu? elebe ukwu Egbuo Ewu
| |||||
Kedu igbo unu na asu eba self? Reply
| |||||
Quote from: moniconyez on 13-10-2010 11:27 AM Quote from: solid_solid on 13-10-2010 11:16 AM Quote from: meeki on 13-10-2010 08:17 AM Quote from: solid_solid on 12-10-2010 02:25 PM elebe elebe ginikwanu? elebe ukwu Egbuo Ewu ewu aga ezu? Quote from: nicestobi on 13-10-2010 11:59 AM Kedu igbo unu na asu eba self? bia nwokem ajuna idiri ajuju ahu abia
|
Benue In Uproar As Leaked Adult Videos Spark Outrage, Calls For Arrests
18Yr Old Boy Impregnates 10 Girls, Including His Boss' Daughter After He Was Sent To Learn A
103 Virgin Girls Initiated Into Womanhood At Ovia Osese Festival In Kogi State (Photos)
"Many Have Suffered From Stroke" -Pastor Oyakhilome’s Sermon On Salt Sparks Heated Debate (Vid)
VDM And I Are Officially Married - Actress Sarah Martins Drops Bombshell
LA HOTTIE! Davido’s Wife, Chioma Adeleke, Flaunts Her Hot Bod In Lovely New Photos
"Why I Would Choose Davido Over Burnaboy, Wizkid" – Singer, Zinoleesky
'Some Men Are Praying For Their Wives To Die So They Can Marry Another' -Nigerian Man Blows Hot
Nollywood Star, Uche Ogbodo Undergoes 'BBL & Tummy Tuck'; Shares Recovery Journey (Video)