lemmykay at 20-10-2010 06:51 PM (14 years ago) (m) Oburu na I bu onye Igbo ma na I maghi ede na Igbo, ikwesighi ide na ebe a, gaa dee na ebe ndi i mara asusu ha. kpo kwim Posted: at 20-10-2010 06:51 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
nnam chetakwa na mbosi chukwu kere uwa na okeghi igbo ichere. ma kee nke na eme Posted: at 21-10-2010 12:23 AM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
ndi Igbo .... onwere onye na acho okwu abea ? Posted: at 21-10-2010 10:51 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
moniconyez at 21-10-2010 02:48 PM (14 years ago) (m) Ewoghii nwanne................. Posted: at 21-10-2010 02:48 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
charsako at 21-10-2010 03:49 PM (14 years ago) (m) NNA M NA-AGA N'IHU AKWU M GI NA-AZU. kA ANYI SUWAKWA IGBO MAKAN ONAGHI AHIA AHU IHE MMADU AGHOO IHE ONYE OZO. IGBO EKELEE MU UNU!!! Posted: at 21-10-2010 03:49 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
atamajim at 22-10-2010 01:16 PM (14 years ago) (m) chei, igbo bu igbo , obodo emebielaooooooo Posted: at 22-10-2010 01:16 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
kinkino at 22-10-2010 01:39 PM (14 years ago) (f) IGBO NDI OMA DI ORA NMA EKELE M UNU OOOO... EJIM AKA NA UNU NILE NO KWA NMA...OBI DI M EZI UTO IFU KA ANYI NOKORO ONU NA ASU ASUSU ANYI.. ASUSU ONYE KA EJI MARA YA..NDI BE ANYI NNOOOOOO NUOOOOO! Posted: at 22-10-2010 01:39 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
kurupt419 at 24-10-2010 11:39 PM (14 years ago) (m) ... Posted: at 24-10-2010 11:39 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
shaoyang at 25-10-2010 06:39 AM (14 years ago) (m) Nwa-ada kinkino daalu nke oma, ngwa hudata-ala ugbua ka m bu Igwe Okpolokpolo metu gi aka n'azu Posted: at 25-10-2010 06:39 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
peaceben at 25-10-2010 07:26 AM (14 years ago) (f) Ndi ibo ofu obi. Posted: at 25-10-2010 07:26 AM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
ikb_ikb at 25-10-2010 07:58 AM (14 years ago) (m) Ada Nne, i tara igbo ahu ata, i kpara agha ka nwaafor igbo, so gi bu onye dere igbo doro anya. O dim azi mma, mana ayi bu ndi igbo ga ewepu ahuho n' ndu ayi, ghara ij uzo ka ewere kpata ego, nara nawnne ayi, nya maka ego Kinkino, eken diri gi nke ukwu, jide nke ij, maka na nid igbo n atu ilu si, asi onye jide nke oij, mara n nke oji di mma Posted: at 25-10-2010 07:58 AM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
ikb_ikb at 25-10-2010 08:00 AM (14 years ago) (m) Ada Nne, i tara igbo ahu ata, i kpara agwa ka nwaafor igbo, so gi bu onye dere igbo doro anya. O dim azi mma, mana ayi bu ndi igbo ga ewepu ahuho n' ndu ayi, ghara ij uzo ka ewere kpata ego, nara nawnne ayi, nya maka ego Kinkino, eken diri gi nke ukwu, jide nke ij, maka na nid igbo n atu ilu si, asi onye jide nke oij, mara n nke oji di mma Posted: at 25-10-2010 08:00 AM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
peeping.....ekwa kara
Posted: at 25-10-2010 05:26 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
shaoyang at 27-10-2010 05:03 PM (14 years ago) (m) Ndi-Igbo...unu ekwekwana ka oku a nuo biko nu Posted: at 27-10-2010 05:03 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
IGBO BU IGBO EKENE'M UNU Posted: at 28-10-2010 03:03 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
kurupt419 at 28-10-2010 03:27 PM (14 years ago) (m) anyi anula, Posted: at 28-10-2010 03:27 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 28-10-2010 03:35 PM (14 years ago) (m) IGBO BU IGBO EKENE'M UNU
for were? igbo agbago oso ebea o
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 28-10-2010 03:35 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
shaoyang at 28-10-2010 03:54 PM (14 years ago) (m) Mbanu anyi agaghi ekwe ka oku a nyuo ma otu, onyeobula gbasibe mbo ike n'atunye ka onwere ike Posted: at 28-10-2010 03:54 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 28-10-2010 04:07 PM (14 years ago) (m) onodu igbo di zi ka be agbara oso agha
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 28-10-2010 04:07 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
kurupt419 at 28-10-2010 05:29 PM (14 years ago) (m) onodu igbo di zi ka be agbara oso agha
ma asi gi kwoo Posted: at 28-10-2010 05:29 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |