Posted: at | |
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
Ndi nwe m ,e kelee m unu !!! Reply"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
NDI IGBO NDI OMA NO NA EBE A ...EKE LE M UNU OOOOO...UDO DIRI UNU NILE...DIKWARA ONYE KPOKOTARA ANYI NA EBE A KA ANYI NOKO NASU ASUSU ANYI.... DALU NU OOOO...EJI M AKA NA ANYI NO NMA NA ETI OYOYOOOOO. Reply@onyiis.... onyonyo gi a itinyelu na ndi enyi obodo nijiria n'ato kwanu m ochi oooo....amaru m ihe monki a n'cho ime gi. ilekwa nwa ya anya...ona akwa akwa oooo...odikakwa onwere ihe moki a bu na uche na adiru nma..umennem leba nu okwu a anya....hahahahahah
| |||||
Umunne´m udo dikwara unu. Replyogasiere aruru ya agasiere ume ji Chukwu gozie anyi nile
| |||||
ka'm gafee Reply
| |||||
Quote from: kinkino on 5-11-2010 12:07 PM NDI IGBO NDI OMA NO NA EBE A ...EKE LE M UNU OOOOO...UDO DIRI UNU NILE...DIKWARA ONYE KPOKOTARA ANYI NA EBE A KA ANYI NOKO NASU ASUSU ANYI.... DALU NU OOOO...EJI M AKA NA ANYI NO NMA NA ETI OYOYOOOOO. @onyiis.... onyonyo gi a itinyelu na ndi enyi obodo nijiria n'ato kwanu m ochi oooo....amaru m ihe monki a n'cho ime gi. ilekwa nwa ya anya...ona akwa akwa oooo...odikakwa onwere ihe moki a bu na uche na adiru nma..umennem leba nu okwu a anya....hahahahahah heheheheheheeeeeeeeeeeeeee !!! biko o di ka ichoro iji ochi gbue m ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() olee otu isi mara na nwa enwe ahu na akwa akwa ? Hmmmmmmmm , maka ihe o bu n'uche , a choro m ichoputa ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() "Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
@ONYIIS.....ile nwa enwe a nu a anya ofuma...i ga ama na ona eti nkpu na oke olu ma na akwa kwa akwa....biko lee ya anya ofuma. unu di ato na akori akuko...nna ya amalite na ele gi anya...rue na oke nke na ochoputara na imara nma di egwu owe cho ka ......mmmmmm....nwa ya we malite ikwa akwa maka na omaghi ihe nna ya n'cho ime...ozokwa ebe nna ya tinyelu aka adiru nma...gi onwe gi na eti kwa nkpu ...ya ka nwa enwe a ji tiwekwa nke ya tupu nna ya egbu o mmadu n'ebe a ....le onyonyo aaa anya ofuma iga mata ihe m nakwu... ndewo nwannem nwanyi... Reply
| |||||
Quote from: teeco on 19-10-2009 01:57 PM Sorry guys just Crossing Me too...plz wait for me
| |||||
Ndi igbo mma mma nu....iheanuwa unu dere ebea atogbu gom....mana ozughi oke nihi na rikom elu na nke ala adighi ya Reply@poster dalu
| |||||
oha na eze umunne m no ebea, ekeeeleem unuuuuooooooo. odikwa ka obu soso nid be anyi juru na Naijapals aa, nnnaaa eeeeh, ihe nke a amaka, ogosiri na anyi na-agbali. ekelem unu ozooo. mma mma nuooo. Reply![]() ![]()
| |||||
Quote from: Davesmith on 30-10-2010 10:46 AM Nwannem, oburu na ighotara asusu oyibo bu "pavert of identity", igagh anogide kwue ihie ahu ina ekwu Ozo bu na oburu na ibu onye igbo, otu nime ejiri mara onye bu asusu ya. oburu na imaghi asusu gi HHMMMMM!! mara na ANU ELU ENWEGHI GI- ANU ALA ENWEGHI GIOOOOOOOOH. Otua ka kwuru dalu nwanne mmadu, i ma na ufodu ndi igbo na lagos okachasi umuagbogho ji ya eme nghara na ya anaghi asu igbo?
| |||||
ayi ka di ndu. Reply
| |||||
i need an xplanation pls can some1 help Reply
| |||||
@osemeeki...xplan gini? Reply![]()
| |||||
Quote from: kinkino on 10-11-2010 12:54 PM @osemeeki...xplan gini? ![]() gwa ya ozo Ada mmadu
| |||||
igbo ndewooo nu Reply
| |||||
Bia nwoke ma, ke ebe e nor kemgbe? Reply
| |||||
Quote from: kinkino on 8-11-2010 04:57 PM @ONYIIS.....ile nwa enwe a nu a anya ofuma...i ga ama na ona eti nkpu na oke olu ma na akwa kwa akwa....biko lee ya anya ofuma. unu di ato na akori akuko...nna ya amalite na ele gi anya...rue na oke nke na ochoputara na imara nma di egwu owe cho ka ......mmmmmm....nwa ya we malite ikwa akwa maka na omaghi ihe nna ya n'cho ime...ozokwa ebe nna ya tinyelu aka adiru nma...gi onwe gi na eti kwa nkpu ...ya ka nwa enwe a ji tiwekwa nke ya tupu nna ya egbu o mmadu n'ebe a ....le onyonyo aaa anya ofuma iga mata ihe m nakwu... ndewo nwannem nwanyi... Hmmmmmmmmmmmm ........... o di egwu oooooo !! o di nno ka i buuru oce noro ala na elele ma na ahzi ya bu onyoonyo m . Ihe a ikwuru meziri ya adi m ka i no ebe ahu mgbe m na ewe ya bu onyoonyo ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() "Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
onyii kedu nke n'eme? .... amaram na udu di Reply
| |||||
chaiiiiii Reply
|
I Had to Sell My House - Nollywood Actor, Tito Harrison Opens up His Health Struggles (VID)
What You Should Know About The New Pope Leo XIV, Born Robert Francis Prevost
Benue In Uproar As Leaked Adult Videos Spark Outrage, Calls For Arrests
VIDEO: Latest Update on VeryDarkMan's Situation From EFCC Custody
Alex Ekubo's New Appearance Sparks Reactions As He's Spotted After Social Media Break
Prophecy Resurfaces As Pastor’s Warning To VeryDarkMan Goes Viral After Arrest (Photos)
NEW POPE: Burkina Faso Cardinal Could Be Dropped For Not Knowing His Birthday
Woman Sparks Outrage Over Post Urging Abroad-Based Men to Avoid Igbo Wives Without Prenup
FRESH EVIDENCE! CCTV Footage Disproves Claims Of VeryDarkMan’s Arrest Inside GTBank (Video)
"Green For A New Beginning": Annie Macaulay Embraces Fresh Chapter After Split from 2Baba
#FreeVDM: GTBank Faces Mass Withdrawals As Fans Rally Behind VeryDarkMan Over Alleged Arrest